NO

 Igbo/ English

1

 

Aha m bụ Ikechukwu

 

 

 

My name is Ikechukwu

 

2

 

Afa m bụ Ikechukwu

 

 

My name is Ikechukwu

 

 

3

 

Ahụrụ m nne m na

nna m n'anya

 

I love my mother and

father/

I love my parents

 

4

 

Afụlụ m nne m na

nna m n'anya

 

I love my mother and father/

I love my parents

5

 

Ahụrụ m ezi n'ụlọ m n'anya

 

I love my family

 

6

 

Afụlụ m ezi n'ụlọ

m n'anya

 

I love my family

 

7

 

Anyị hurụ nɗị obodo anyị n'anya

 

We love the people from our

(village, town, State and country)

8

 

Anyị fụlụ nɗị obodo

anyị n'anya

 

We love the people from our

(village, town, State and country)

 

 

9

 

A bụ m nwoke Igbo

 

I am an Igbo male

 

 

10

 

A mụrụ m n'ala Bekee

A mụlụ m n'obodo Oyibo

 

I wasborn in a

white man's country

 

11

 

Anyị bi na Nụyọk (New York)

 

 ̣

Anyị bi na Nụyọk (New York)

 

We live in New York

 

12

 

A bụ m nwa akwụkwọ


 

I am a student

 

nwa = child

akwụkwọ = book

 

 

 

13

 

Anyi bụ umu  akwụkwọ


 

We are  students

 

umu= children

akwụkwọ = book

 

 

 

 

 

BEGINNERS

PEOPLE

THINGS SEEN

ALPHABETS

NUMERALS

 

 

 

Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares