Asụsụ banyere Ezi na ụlọ Asụsụ banyere Ezi na ụnọ
Sentences about Family Setting TOUCH OR CLICK ON EACH PICTURE AND THEN PLAY THE SOUND
Nna m bụ ezigbo madụ
My father is a good man
Click Here
Nne m mara nma
Nne m bụ ọmalicha nwanyị
My mother is beautiful
Click Here
Brother
Nwanne m nwoke bụ onye oka ikpe
My brother is a lawyer
Click Here
Nwanne nwanyị Sister
Nwanne m nwanyị bụ nwa akwụkwọ My sister is a student
Click Here
Di na Nwunnye
Husband and wife
Anyị bụ di na nwunnye
We are Husband and Wife
Click Here