IRE IHIE ( ILI IFE)
EATING SOMETHING
Otu onye (Ofu onye) - Singular
A na m eri -----
A na m eli -----
I am eating ----
(Substitute with: ihe (Some thing), Osekapa (Rice) , Agwa ( Beans). Ji (Yam)
A na m eri ihe
A na m eli ife
I am eating some thing
==Ọtụtụ - PLURAL ==
Anyi na-eri ihe
Anyi na-eli ife
We are eating some thing
=========================
* We can now substitute "ihe/ife" with "nri/nni"(food)
Otu onye (Ofu onye) - Singular
A na m eri nri
A na m eli nni
I am eating food
=Ọtụtụ - Plural ==
Anyi na-eri nri
Anyi na-eli nni
We are eating food
* We can also substitute "nri/nni" with "Osikapa"(Rice)
OSEKAPA - RICE
Audio clip: Adobe Flash Player (version 9 or above) is required to play this audio clip. Download the latest version here. You also need to have JavaScript enabled in your browser.
Anyi na-eri Osikapa
Anyi na-eli Osikapa
We are eating Rice
=======================
IBULI IHE ELU (I BUNỊ IFE ENU)
LIFTING SOMETHING UP
A na m ebuli ihe elu
A na m ebuni ife enu
I am lifting something up
====================
B
Bia
Come
========
Biko
Please
============
Biko bia n'ebe a
Please come here
============
Biko nye m ego
Please give me money