Dialogue Part 1
Nkọwa/Ajụjụ na Ọsịsa -
{audio}ezenki.mp3{/audio}
Introduction/Questions and Answers
|
|
English Daily Interactions/ Activities |
Igbo Daily Greetings/ Activities |
1Good Morning. |
Ụtụtụ Ọma. {audio}am100akb.mp3{/audio}
Ezigbo Ụtụtụ {audio}am100bk.mp3{/audio}
|
2Are you awake? |
Ị bọla chī? {audio}am200ak.mp3{/audio}
Ị sala chị? {audio}am200aka.mp3{/audio}
|
3Did you have a sound sleep? |
Unu hi kwara ụra nke ọma? {audio}am300ak.mp3{/audio}
|
4 Straighten your Bed |
Mezie akwa iji rarụ ụra {audio}am11.mp3{/audio}
|
5 Come let us have our morning prayer Bia = come ka anyị = let us
ekpere=prayer |
Bịa nụ ka anyị kpe ekpere ụtụtụ {audio}am12A.mp3{/audio}
|
6 Oh God, please lead us today..
Chineke = God duo anyị = lead us
n'ụbọchị taa - today |
Chineke, biko duo anyị n’ụbọchị taa {audio}am13.mp3{/audio}
|
7 Go and brush your teeth
gaa = Go brush = saa
eze = teeth |
Gaa nụ saa eze (plural) {audio}14aa.mp3{/audio}
|
8Go and brush your teeth
|
Gaa saa eze gi (singular) {audio}am800ak.mp3{/audio}
|
9Go and take your shower
|
Gaa nụ saa ahụ {audio}am6a.mp3{/audio}
|
10I have brushed my teeth. |
A sala na m eze m. {audio}am10ak.mp3{/audio} |
11 I am taking a shower now(Singular)
|
A na m asa ahụ ugbua {audio}am11ak.mp3{/audio} |
12We are taking a shower now(Plural). |
Anyi na asa ahụ ugbua {audio}am12ak.mp3{/audio}
|
13 We are hungry.
I am hungry
I want to eat fried eggs
I want to eat fried eggs
I want money to buy something in school
I want money to buy something in school |
Agu na agụ anyị. {audio}am13ak.mp3{/audio}
Agu na agụ m. {audio}am13aky.mp3{/audio}
A chọrọ m ịta akwa eghere eghe
{audio}am13ayy.mp3{/audio}
A chọlu m ịta akwa eghelụ eghe
{audio}am13ayv.mp3{/audio}
A chọrọ m ego m ga-eji zụrụ ihe n'ụlọ akwụkwọ {audio}am13akv.mp3{/audio}
A chọlụ m ego m ga-eji golụ ife n'ụnọ akwụkwọ {audio}am13akyv.mp3{/audio}
|
14We need our break fast |
Anyị chọro nri ụtụtụ. {audio}am14ak.mp3{/audio} |
15 I am preparing breakfast |
A na m esi nri utụtụ {audio}am17.mp3{/audio}
|
16
We are preparing breakfast |
Anyi na esi nri utụtụ {audio}am16ak.mp3{/audio}
|
17We are eating our breakfast |
Anyị na eri nri ụtụtụ {audio}am18.mp3{/audio}
|
18Hurry up with your breakfast. |
Rie nri unu osịso (ngwangwa) {audio}am18ak.mp3{/audio} |
19
Get ready for school
|
Kwado nu ịga ụlọ akwụkwọ {audio}am19ak.mp3{/audio}
|
20 Mother and Father, thanks for the breakfast
|
Nne na Nna, ekele maka nri ụtụtụ {audio}am20.mp3{/audio}
|
21 Ada hurry up, let us go to school |
Ada mee ọsịsọ ka anyị ga ụlọ akwụkwọ {audio}am21.mp3{/audio}
|
22 Mother and father, we are on way to school |
Nne na nna, anyị a gawala ulo akwọkwọ {audio}am22.mp3{/audio}
|
23 Bye bye |
Ka emesie nu. {audio}am23ak.mp3{/audio}
|
24Be safe/careful |
Leruo nu anya ala {audio}am24ak.mp3{/audio}
|
25 All of you should be safe/careful
|
Unu leruo nu anya ala {audio}am25ak.mp3{/audio} |
26 Oh no, the weather is ugly |
E wo, ụbọchị ta dị njọ {audio}am24.mp3{/audio}
|
27 What is happening? |
Gịnị na eme? {audio}am25.mp3{/audio}
|
28 It is raining very hard |
Mmịrị na ezosị ike {audio}am26.mp3{/audio}
|
29 Emeka,please bring an umbrella |
Emeka, biko weta mbularị (umbrella) {audio}am27.mp3{/audio}
|
30 Mother, please give us an umbrella |
Nne biko nye anyị mbụlarị (mbalari) {audio}am28.mp3{/audio}
|
Comments powered by CComment