Basic: Family Setting
NO |
Central Igbo |
Sentences |
1 |
Nna {audio}bfs1.mp3{/audio}
Father |
Nna m bụ ezigbo madụ {audio}bfs1a.mp3{/audio}
My father is a nice man |
2 |
Nne {audio}bfs2.mp3{/audio}
Mother |
Nne m mara nma {audio}bfs2a.mp3{/audio} Nne m bụ ọmalicha nwanyị {audio}bfs2b.mp3{/audio} My mother is a beautiful woman |
3 |
Di {audio}bfs3.mp3{/audio}
Husband |
Dị m bụ ogaranya {audio}bfs3a.mp3{/audio} Dị m bụ ọgalanya {audio}bfs3b.mp3{/audio} My husband is wealthy |
4 |
Nwunye {audio}bfs4.mp3{/audio}
Wife |
Nwunye m nwere obi ọma {audio}bfs4a.mp3{/audio} My Wife is kind |
5 |
Di na Nwunye {audio}bfs5.mp3{/audio} Husband and Wife |
Anyi bụ Di na Nwunye {audio}bfs5a.mp3{/audio} We are are Husband and Wife |
6 |
Nwanne Nwoke {audio}bfs6.mp3{/audio} Brother |
Nwanne Nwoke bụ dọkinta {audio}bfs6a.mp3{/audio} My Brother i a doctor |
7 |
Nwanne NwanyI {audio}bfs7.mp3{/audio} Sister |
Nwanne Nwanyị bụ nọsụ {audio}bfs7a.mp3{/audio} My sister is a nurse |
8 |
Nwa nwoke
{audio}bfs8.mp3{/audio} Boy |
Nwa m nwoke na-agba bọlụ. {audio}bfs8a.mp3{/audio} My son is playing ball |
9 |
Nwa nwaanyị
{audio}bfs9.mp3{/audio}
Girl
|
Nwa nwaanyị a mara nma. {audio}bfs9a.mp3{/audio}
This girl is beautiful |
10 |
Nwanne nna nwoke
{audio}bfs10.mp3{/audio}
Nwanne nne nwoke
{audio}bfs10a.mp3{/audio}
Uncle
|
Nwanne nna m nwoke bịara taa
{audio}bfs10b.mp3{/audio}
Nwanne nna m nwoke bịalụ taa
{audio}bfs10c.mp3{/audio}
My uncle came today
|
12 |
Ọkwara
{audio}bfs12.mp3{/audio}
Ọkpala
{audio}bfs12a.mp3{/audio}
First Son (First Male Child)
|
Ọkwara m lụtara ezigbo nwunye {audio}bfs12b.mp3{/audio}
Ọkpala m nụtalụ ezigbo nwunye {audio}bfs12c.mp3{/audio}
My first son is married to a good wife
|
13 |
Ada
{audio}bfs13.mp3{/audio}
First female Child First daughter
|
Ada m nwaanyị bụ Dọkinta
{audio}bfs13.mp3{/audio}
My first daughter is a doctor
|
14 |
Nna oche
{audio}bfs14.mp3{/audio}
Nnanna {audio}bfs14a.mp3{/audio}
Grand father
|
Nna m oche ka di ndu. {audio}bfs14b.mp3{/audio}
Nnanna m ka di ndu. {audio}bfs14c.mp3{/audio}
My grandfather is still alive.
|
15 |
Nne Oche
{audio}bfs15.mp3{/audio}
Nnenne
{audio}bfs15a.mp3{/audio}
Grand mother |
Nne m oche bụ agbara nwaanyi.
{audio}bfs15b.mp3{/audio}
Nnenne m bụ agbara nwaanyị.
{audio}bfs15c.mp3{/audio}
My grandmother is a great woman
|
Comments powered by CComment