Alphabet pronounciation)_backup
No |
Alphabets |
Sentences in Igbo & English |
1 |
A a
Aha
Ah, annual, apple, at |
Aha m bụ Igbokwe
Afa m bụ Igbokwe
My name is Igbokwe A bụ m onye Igbo
I am an Igbo man Anyị bụ Ndigbo
We are Igbo people |
2 |
B b
Bee, befriend, believe |
Bia n’ulo anyị taa
Bia n'unọ anyi taata
Come to our house today |
3 |
CH ch
Chalk, church, choice |
Chineke bụ nna anyị
Chukwu bụ nna anyị
God is our father |
4 |
D d
Deed, desert, decry |
Di m di ogologo
Di m soro ogonogo
My husband is tall |
5 |
E e
Egg, ate, end, empty |
E nwere m ọrụ bekee
Enwelu m ọlụ oyibo
I have a job a white collar job |
6 |
F f
Field, fish, finish, Finland |
Fopu ahịhịa dị n'ubi
Uproot the grass(weed) in the farm Fa bụ ụmụ nne m
They are my relatives |
7 |
G g
Gift, girl, gear, giggle |
Gaa ngwa ngwa
Gaa ọsịsọ
Go quickly Gotalụ m ife n'afịa {mp3}gg3{mp3}} Buy something for me from the market |
8 |
GB gb {mp3}gb2_letter{/mp3} IGBO |
Igbo bụ oke mba Igbo bụ nnukwu Obodo Igbo is a great Nation |
9 |
GH gh
Neighbor, rough, tough
|
Ghara ihe ahụ otu ọ dị
Leave that thing as is |
10 |
GW gw
Gwyneth, Gwent, Gwinnette |
Gwa m ihe mere taa
Gwa kene m ife melu taata
Tell me what happened today |
11 |
H h
Hen, hence, Heinz, help |
Ha bu ụmụ nne m
They are my relatives |
12 |
I i
Ear, either, eye, |
Ihe ọma dị mma
Ife ọma dị mma
A good deed is noble |
13 |
Ị ị
Ignorant, Ignition, inform |
Ị ga-abịa n’ụlọ?
Ị ga-abịa n’unọ?
Will you come to the house? |
14 |
J j
Jail, jet, jest, Jersey |
Jee ka I mata ihe mere
Jee ka I mata ife melu
Go and find out what happened Jee ọsịsọ
Go quickly |
15 |
K k
Kate, kernel, kept |
Ka chi bụọ nke ọma
Ka chi foo nke ọma
Good night or have a pleasant night |
16 |
KP kp
Kpom (Empty barrel ) |
Kpọchie ụzọ gị
Close your door Kpote nwanne gi
Wake up your brother/sister Wake up your sibling |
17 |
KW kw
Quote, quack, quick, |
Kwụọ m ụgwọ I ji m
Pay me back my money Kwue ezi okwu
Tell the truth |
18 |
L l
Leg, love, let |
Lekwa nwa gị nwaanyị
See your daughter |
19 |
M m
Main, met, maim, made |
Mata onye nọọ n'ụzọ
Find out who is at the door Mechie ụzọ gị
Close your door |
20 |
N n
None, note, no, noise |
Nnenna nọọ n’ụlọ
Nnenna nọọ n’ụnọ
Nnenna is in the house Nekwa ada gị nwaanyị
Look at your daughter |
21 |
Ṅṅ
Sing, sting, (nasal tone) |
Ṅụọ ọṅu maka ihe ọma mere
Ṅụọ ọṅuọ maka ife ọma melu
Rejoice for a good cause/reason |
22 |
NW nw
Whence, wench, went |
Nwanne m nwaanyị bịara n'ụlọ
Nwanne m nwaanyị bịalụ n'ụnọ
My sister came to the house |
23 |
NY ny
Kenya, Tanya |
Nye m ego ka m zụrụ ihe
Nye m ego ka m golụ ife
Give me money to buy some thing |
24 |
O o
Orange, owe, Owen |
Onye ka Ị bụ?.
Who are you? |
25 |
Ọ ọ
Or, awe, auto, Austin |
Ọ bụ onye na-akpọ?
Who is calling? |
26 |
P p
Peep, Peter, peas |
Pụta n’ụzọ
Come out of the way! |
27 |
R r
Peep, Peter, peas |
Rịa elu ka ịhu ya
Rịa enu ka ịfụ ya
Climb up to see it |
28 |
S s
Send, see, say |
Soro nwanne gị lawa
Solu nwanne gị naba
Follow your brother and go |
29 |
SH sh
Sheep, Ship, shift |
Enyi m bụ onye Ọnịtsha
My friend is from Onitsha |
30 |
T t
Tea, team, tick |
Tinye ego gị n'ụlọ akụ
Tinye ego gị n'ụnọ ego
Put your money in the bank |
31 |
U u
Put, push, pull |
Une na-atọ ụtọ
Une na-asọ ụsọ
Bananna is sweet |
32 |
Ụ ụ
Thwart, watch |
Ụmụ Igbo nọọ nụ
Igbo people welcome |
33 |
V v
Victor, Vincent, Vicks |
Vọpụta ihe ahụ
Vọpụta ife afụ
Unearth that stuff |
34 |
W w
Wed, Wept, Wedge |
Weta akwụkwọ ka anyị gụọ
Bring a book for us to read |
35 |
Y y
Yen, Yell, Yes, Yep |
Yaa gazie
Yaa gaa ọfuma
Let it sail smoothly |
36 |
Z z
Zoo, Zero, Zone, Zebra |
Zụtara m ihe n'ahịa
Buy something for me from the market
|
Comments powered by CComment