Reviews: Beginner - Family Setting Part 1
Asụsụ banyere Ezi n'ụlọ
Sentences about Family Setting
Igbo/English |
Sentences in Igbo/ English |
Nna {audio}fsbg1.mp3{/audio} Father |
Nna m bụ ezigbo madụ {audio}fss1.mp3{/audio} My father is a good man Nna m bụ dokinta {audio}fss1a.mp3{/audio} My father is a doctor
|
Nne {audio}fsbg2.mp3{/audio} Mother
|
Nne m mara nma {audio}fss2.mp3{/audio} My mother is beautiful Nne m bụ ọmalicha nwanyị {audio}fss2a.mp3{/audio} My mother is beautiful Nne m nwere obi ọma {audio}fss2b.mp3{/audio} Nne m nwelụ obi ọma {audio}fss2b1.mp3{/audio} My mother is kind ------------------- Nne m bụ __ {audio}fss2d.mp3{/audio} My mother is _ Nne m bụ nọsụ {audio}fss2c.mp3{/audio} My mother is a nurse Nne m bụ Onye Nkuzi {audio}fss3.mp3{/audio} My mother is a Teacher Nne m bụ Onye na-eku nwa {audio}fss3a.mp3{/audio} Nne m bụ Onye na-enode nwa {audio}fss3by.mp3{/audio} My Mother is a Baby Sitter For more Profession Click> |
Brother {audio}fsbg3.mp3{/audio} Brother |
Nwanne m nwoke bụ Onye Ọka Ịkpe {audio}fsbg3a.mp3{/audio} My brother is a lawyer |
Nwanne nwanyị {audio}fsbg4.mp3{/audio} Sister
|
Nwanne m nwanyị bụ nwa akwụkwọ {audio}fsbg4a.mp3{/audio} My sister is a student |
Di na Nwunye {audio}fsbg5.mp3{/audio}
Husband & Wife
|
Anyi bụ di na Nwunye {audio}fsbg5a.mp3{/audio}
We are husband and wife |
Nna Oche {audio}fsbg6.mp3{/audio}
Nnanna {audio}fsbg6a.mp3{/audio} Grand father
|
Nna m oche ka di ndu {audio}fsbg6b.mp3{/audio}
Nnana m ka di ndu {audio}fsbg6cy.mp3{/audio} My grand father is still alive |
Nne Oche {audio}fsbg7.mp3{/audio} Nnenne {audio}fsbg7a.mp3{/audio} Grand mother
|
Nne Oche m di obi oma {audio}fsbg7b.mp3{/audio} Nnenne m di obi oma
{audio}fsbg7bc.mp3{/audio} My Grand mother is kind |
Nwanne nna nwoke {audio}fsbg8.mp3{/audio} Nwanne nne nwoke {audio}fsbg8a.mp3{/audio} Uncle
|
Nwanne nna nwoke gbasiri ike {audio}fsbg8b.mp3{/audio} Nwanne nne nwoke gbasili ike {audio}fsbg8c.mp3{/audio} My Uncle is strong |
Nwanne nna nwanyi {audio}fsbg9.mp3{/audio}
Nwanne nne nwanyi {audio}fsbg9a.mp3{/audio} Aunt
|
Nwanne nna nwanyi m bi n’ụlọ anyi {audio}fsbg9b.mp3{/audio} Nwanne nna nwanyi m bi n’ụnọ anyi {audio}fsbg9c.mp3{/audio} My Aunt lives in our house
|
Nwa ọhụọ {audio}fsbg10.mp3{/audio} Nwa ọfụọ {audio}fsbg10a.mp3{/audio}
New Born Baby |
Nne m mụrụ Nwa ọhụọ {audio}fsbg10b.mp3{/audio} Nne m mụlụ Nwa ọfụọ {audio}fsbg10c.mp3{/audio}
My mother gave birth to New Baby |
Nwokwe {audio}fsbg11.mp3{/audio} Man
|
Nwoke a bụ nwanne m {audio}fsbg11a.mp3{/audio} This Man is my brother |
Nwanyi {audio}fsbg12.mp3{/audio}
Female/Woman |
Onye nkuzi anyi bụ Nwanyi {audio}fsbg12a.mp3{/audio} Our Teacher is a Female/Woman |
Okorobịa {audio}fsbg13.mp3{/audio} Youth (male) Agbọghọbịa {audio}fsbg13a.mp3{/audio} Youth(female} |
Mazi bụ Okorobịa {audio}fsbg13b.mp3{/audio} Mazi is a Youth Nkechi bụ Agboghọbịa {audio}fsbg13c.mp3{/audio} Mazi is a Youth
|
Nwatakiri nwoke {audio}fsbg14.mp3{/audio} Nwatakili nwoke {audio}fsbg14a.mp3{/audio} Boy
|
Nwatakiri nwoke na-agba bọọlụ {audio}fsbg14b.mp3{/audio} Nwatakili nwoke na-agba bọọlụ {audio}fsbg14c.mp3{/audio} .mp3{/audio} The boy is playing ball |
Onye na-eku nwa {audio}fsbg15.mp3{/audio} Onye na-enodo nwa {audio}fsbg15a.mp3{/audio}
Baby Sitter
|
Ngozi bụ Onye na-eku nwa {audio}fsbg15b.mp3{/audio} Ngozi bụ Onye na-enodo nwa {audio}fsbg15c.mp3{/audio} Ngozi is a baby Sitter |
Comments powered by CComment