Family Setting - MV
Ezii n'ụlọ Madụ - Family:
{audio}pfs03.mp3{/audio}
Ezi n'ụnọ Madụ - Family:
{audio}pfs04.mp3{/audio}
Central Igbo/
Anambra
/English
|
Igbo and English
|
|
1 |
Nna
{audio}pfs1.mp3{/audio}
Nna
Father
|
Nna m bụ ezigbo
mmadụ
{audio}pfs1a.mp3{/audio}
Nna m bụ ezigbo
mmadụ
My father is a
good man.
|
2 |
Nne
{audio}pfs2.mp3{/audio}
Nne
Mother
|
Nne m mara nma
dị egwu.
{audio}pfs2b.mp3{/audio}
Nne m bụ ọmalicha nwaanyị. {audio}pfs2c.mp3{/audio}
My mother is very
beautiful.
|
3 |
Di
{audio}pfs3.mp3{/audio}
Di
{audio}pfs3a.mp3{/audio}
Husband
|
Di m bị ọgaranya.
{audio}pfs3b.mp3{/audio}
Di m bụ ọgalanya.
{audio}pfs3c.mp3{/audio}
My husband is a
wealthy man.
|
4 |
Nwunye
{audio}pfs4.mp3{/audio}
Nwunye
Wife
|
Nwunye m mara
nma nwaaṅyị
{audio}pfs4b.mp3{/audio}
Nwunye m bụ ọmalicha nwaanyị
{audio}pfs4c.mp3{/audio}
My wife is a
beautiful woman
|
5 |
Di na Nwunye
Di na Nwunye
Husband and Wife
|
Anyị bụ Di na nwunye
{audio}pfs5b.mp3{/audio}
Anyị bụ Di na ṅwunye.
{audio}pfs5c.mp3{/audio}
We are husband
and wife
|
6 |
Nwanne nna nwoke
{audio}pfs6z.mp3{/audio}
mọbụ(or)
Nwanne nne nwoke
{audio}pfs6a.mp3{/audio}
"Iya"
{audio}pfs6za.mp3{/audio}
Uncle
|
Nwanne nna m
nwoke bịara taa
{audio}pfs6b.mp3{/audio}
Nwanne nna m
nwoke bịalụ taa
{audio}pfs6c.mp3{/audio}
Iya m bịara taa
{audio}pfs6e.mp3{/audio}
My uncle came today
|
7 |
Nwanne nne nwaanyi
{audio}pfs7.mp3{/audio}
Nnanne nna nwaayị
{audio}pfs7a.mp3{/audio}
"Iye eye"
{audio}pfs7d.mp3{/audio}
Aunt
|
Nwanne nne m
bi n'ụlọ anyị
{audio}pfs7b.mp3{/audio}
Nwanne nne m
bi n'ụnọ anyị
{audio}pfs7c.mp3{/audio}
Iye eye m bị n'ụlọ anyị
{audio}pfs7e.mp3{/audio}
My Aunt lives in
our house
|
8 |
Nwoke
{audio}pfs8.mp3{/audio}
Nwoke
Man (Male)
|
A bụ m nwoke
tozuru oke.
{audio}pfs8b.mp3{/audio}
A bụ m nwoke tozulu oke.
{audio}pfs8c.mp3{/audio}
I am a full grown
man.
|
9 |
Ọkwara {audio}pfs9.mp3{/audio} Ọkpala {audio}pfs9a.mp3{/audio}
First Son (First Male Child)
|
Ọkwara m lụtara ezigbo nwunye {audio}pfs9b.mp3{/audio} Ọkpala m nụtalụ ezigbo nwunye {audio}pfs9c.mp3{/audio}
My first son is married to a good wife
|
10 |
Ada {audio}pfs10.mp3{/audio}
First female Child First daughter
|
Ada m nwaanyị bụ Dọkinta {audio}pfs10b.mp3{/audio} Ada m nwaanyị bụ Dọkinta {audio}pfs10c.mp3{/audio}
My first daughter is a doctor
Ada nwaanyị nwere ezigbo dị {audio}pfs10d.mp3{/audio} Ada m nwaanyị nwelụ ezigbo dị {audio}pfs10e.mp3{/audio}
My first female Child has a good husband.
My first daughter has a good husband.
|
11 |
Nwaanyị
{audio}pfs11.mp3{/audio}
Nwaanyị
Female/Woman/Lady
|
Nwaanyị a bụ asa.
{audio}pfs11b.mp3{/audio}
Nwaanyị a bụ asampete {audio}pfs11c.mp3{/audio}
This woman is
a dazzling beauty.
|
12 |
Nna oche
{audio}pfs12.mp3{/audio}
Nna oche
Nnanna
{audio}10nwafy.mp3{/audio}
Grand father
|
Nna m oche ka
di ndu.
{audio}pfs12b.mp3{/audio}
Nnanna m ka
di ndu.
{audio}pfs12c.mp3{/audio}
My grandfather
is still alive.
|
13 |
Nne Oche
{audio}11f.mp3{/audio}
Nnenne
{audio}11af.mp3{/audio}
Grand mother
|
Nne m oche bụ
agbara nwaanyi.
{audio}pfs13b.mp3{/audio}
Nne m oche bụ
agbala nwaanyi.
{audio}pfs13c.mp3{/audio}
Nnenne m bụ agbara nwaanyị.
{audio}pfs13e.mp3{/audio}
My grandmother
is a great woman
|
14 |
Nwa nwoke
{audio}pfs14.mp3{/audio}
Nwa nwoke
{audio}pfs14a.mp3{/audio}
Boy
|
Nwa m nwoke
na-agba bọlụ.
{audio}pfs14b.mp3{/audio}
Nwa m nwoke
na-agba bọlụ.
{audio}pfs14c.mp3{/audio}
|
15 |
Nwa nwaanyị
{audio}pfs15.mp3{/audio}
Nwa nwaanyi
{audio}pfs15a.mp3{/audio}
Girl
|
Nwa nwaanyị a
mara nma.
{audio}pfs15b.mp3{/audio}
Nwa nwaanyi a bu ọmalịcha nwa {audio}pfs15c.mp3{/audio}
This girl is
beautiful or
This girl is a
beautiful girl.
|
16 |
Nwantakịrị
{audio}pfs16.mp3{/audio}
Nwantakịlị
{audio}pfs16a.mp3{/audio}
Child
|
Aha nwantakịrị a bụ Emeka {audio}pfs16b.mp3{/audio} Afa nwantakịlị a bụEmeka {audio}pfs16c.mp3{/audio} The name of this
child is Emeka
|
17 |
Nwa nwa Nwoke
{audio}pfs17.mp3{/audio}
Nwa nwa Nwoke
{audio}pfs17a.mp3{/audio}
Grand Son
|
Emeka bụ Nwa nwa m Nwoke {audio}pfs17b.mp3{/audio}
Emeka bụ Nwa
nwa m nwoke
{audio}pfs17c.mp3{/audio}
Emeka is my
grand son
|
18 |
Nwa nwa Nwaanyị
{audio}pfs18.mp3{/audio}
Nwa nwa Nwaanyị
{audio}pfs18a.mp3{/audio}
Grand Daughter
|
Nkechi bụ Nwa
nwa m Nwaanyị
{audio}pfs18b.mp3{/audio}
Nkechi bụ Nwa
nwa m Nwaanyị
{audio}pfs18c.mp3{/audio}
Nkechi is my
grand daughter
|
19 |
Nwa ọhụọ
{audio}pfs19.mp3{/audio}
Nwa ọfụọ
{audio}pfs19a.mp3{/audio}
New born Baby
|
Nwunye m mụrụ
nwa ọhụọ.
{audio}pfs19b.mp3{/audio}
Nwunye m mụlụ
nwa ọfụọ.
{audio}pfs19c.mp3{/audio}
My wife gave
birth to a new baby.
|
20 |
Onye na-eku Nwa
{audio}pfs20.mp3{/audio}
Onye na-eku Nwa
{audio}pfs20a.mp3{/audio}
Baby Sitter
|
Nneka bụ onye
na-eku nwa.
{audio}pfs20b.mp3{/audio}
Nneka bụ onye
na-enedo nwa.
{audio}pfs20c.mp3{/audio}
Nneka is a baby sitter
|
21 |
Nwanne nwoke
{audio}pfs21.mp3{/audio}
Nwanne nwoke
{audio}pfs21a.mp3{/audio}
Brother
|
Nwanne m bụ
onye ọka ikpe.
{audio}pfs21b.mp3{/audio}
Nwanne m nwoke
bụ onye oka ikpe .
{audio}pfs21c.mp3{/audio}
My brother
is a lawyer.
|
22 |
Nwanne nwaanyị
{audio}pfs22.mp3{/audio}
Nwanne nwaanyị
{audio}pfs22a.mp3{/audio}
Sister
|
Nwanne m
nwaanyị di ime
{audio}pfs22b.mp3{/audio}
Nwanne m
nwaanyị di ime
{audio}pfs22c.mp3{/audio}
My sister is pregnant |
23 |
Okenye
{audio}pfs23.mp3{/audio}
Okenye
{audio}pfs23a.mp3{/audio}
Elder
|
Okenye na-enwe
uche karịa nwanta.
{audio}pfs23b.mp3{/audio}
Okenye na-enwe
uche kalịa nwata.
{audio}pfs23c.mp3{/audio}
An elder is wiser
than a child.
|
24 |
Dimkpa
{audio}pfs24.mp3{/audio}
Dimkpa
{audio}pfs24a.mp3{/audio}
A strong man
|
Okereke bụ dimkpa
{audio}pfs24b.mp3{/audio}
Okeke bụ ndikpa
{audio}pfs24c.mp3{/audio}
Okereke/Okeke
is a strong man.
|
25 |
Okorobịa
{audio}pfs25.mp3{/audio}
Okolobịa
{audio}pfs25a.mp3{/audio}
Youth (Male)
|
Mazi bụ okorobịa
{audio}pfs25b.mp3{/audio}
{audio}pfs25c.mp3{/audio}
Mazi is a youth or
Mazi is a young
man.
|
|
|
|
26 |
Agbọghobịa
{audio}pfs26.mp3{/audio}
Agbọghobịa
{audio}pfs26a.mp3{/audio}
Lady(Young woman)
|
Amaka bụ agbọghọbịa. {audio}pfs26b.mp3{/audio} Amaka bụ agbọghọbịa. {audio}pfs26c.mp3{/audio}
Amaka is a young lady
|
27 |
Ntorobia
{audio}pfs27.mp3{/audio}
Ntolobịa
{audio}pfs27a.mp3{/audio}
Youth (Male or Female)
|
Mazi na Amaka
bụ ntorobịa.
{audio}pfs27b.mp3{/audio}
Mazi na amaka bụ ntolobịa. {audio}pfs27c.mp3{/audio}
Mazi and Amaka are
young adults
|
28 |
Ejima
{audio}pfs28.mp3{/audio}
Ejima
{audio}pfs28a.mp3{/audio}
Twins
|
Nwa nne m
mụrụ ejima.
{audio}pfs28b.mp3{/audio}
Nwa nnem
mụlụ ejima.
{audio}pfs28c.mp3{/audio}
My sister gave
birth to a set of twins.
|
29 |
Ọgọ nwoke {audio}pfs29.mp3{/audio} Ọgọ nwoke {audio}pfs29a.mp3{/audio}
Father-in-inlaw
|
Ọgọ m nwoke bụ nwoke obi ọma {audio}pfs29b.mp3{/audio}
Ọgọ nwoke bụ nwoke obi ọma {audio}pfs29c.mp3{/audio}
My Father-in-law is a kind man |
30 |
Ọgọ nwaanyị
{audio}pfs30.mp3{/audio} Ọgọ nwaanyị {audio}pfs30a.mp3{/audio}
Mother-in-law
|
Ọgọ m nwaanyị bụ onye nkuzi nwere obi ọma {audio}pfs30b.mp3{/audio}
Ọgọ nwaanyị bụ onye nkuzi nwelụ obi ọma {audio}pfs30c.mp3{/audio}
My Mother-in-law is a kind teacher
|
31 |
Dị ada {audio}pfs31.mp3{/audio} Dị Ada {audio}pfs31a.mp3{/audio} Son-in-law
|
Dị Ada m nwaanyị dị ogologo {audio}pfs31b.mp3{/audio} Di Ada n nwaanyị solụ ogonogo {audio}pfs31c.mp3{/audio}
M Son-in-law is tall |
32 |
Nwunye Ọkwara {audio}pfs32.mp3{/audio}
Nwunye Ọkpala {audio}pfs32a.mp3{/audio}
Daughter-in-law
|
Nwunye Ọkwara m mara nma di egwu {audio}pfs32b.mp3{/audio} Nwunye Ọkpala m bụ asaa nwaanyị. {audio}pfs32c.mp3{/audio}
My daughter-in-law is short, But she is a dazzling beauty |
33 |
Enyi {audio}pfs33.mp3{/audio} Ọyi {audio}pfs33a.mp3{/audio}
Enyi Nwoke {audio}pfs33b.mp3{/audio} {audio}pfs33c.mp3{/audio} Friends Male Friend Female Friend
|
Ndị bụ Enyi {audio}pfs33d.mp3{/audio} Ndị a bu Ọyị {audio}pfs33e.mp3{/audio}
These are friends Ndị a bụ Enyi nwoke na enyi nwaanyi {audio}pfs33f.mp3{/audio}
Ndị a bụ Ọyi nwoke na Ọyi nwaanyi {audio}pfs33g.mp3{/audio}
These are boy friend and girl friend
|
34 |
Onye Agbata Obi {audio}pfs34.mp3{/audio}
{audio}pfs34a.mp3{/audio} Neighbor
|
Onye agbata obi anyị bụ onye ọrụ ubi {audio}pfs34b.mp3{/audio} Onye agbata obi anyị bụ-ọkọ ugbo {audio}pfs34c.mp3{/audio}
Our neighbor is a farmer |
|
Comments powered by CComment