Clothing People Wear (extra)
Ihe a na-eti n’ahu: {audio}cw12345.mp3{/audio}
Ife a na-eyi n'aru:{audio}cw12346.mp3{/audio}
No |
Central Igbo/Anambra /English |
Igbo and English Sentences |
1 |
Nkebi Ukwu {audio}cw1.mp3{/audio} Beleti
{audio}cw1a.mp3{/audio}
Belt |
Nkebi m masiri m {audio}cw1b.mp3{/audio} Nkebi m masili m {audio}cw1c.mp3{/audio} I like my belt Nna m na-eti nkebi ukwu {audio}cw1d.mp3{/audio} Nna m na-eyi nkebi ukwu {audio}cw1e.mp3{/audio} My dad wears a belt |
2 |
Kotu {audio}cw2.mp3{/audio}
Kotu
Coat |
Nwanne m nwoke nwere kotu na-acha braun {audio}cw2a.mp3{/audio} My brother has a brown coat Kotu m na-achụ m oyi {audio}cw2b.mp3{/audio} My coat keeps me warm |
3 |
Uwe aka {audio}cw3.mp3{/audio} Afe aka {audio}cw3a.mp3{/audio}
Gloves |
A na m eti uwe aka mgbe oyi {audio}cw3b.mp3{/audio} A na m eyi afe aka mgbe oyi {audio}cw3c.mp3{/audio} I wear gloves when it is cold Nne m ma-akwa uwe aka {audio}cw3d.mp3{/audio} My mom can knit gloves |
4 | Okpu
{audio}cw4.mp3{/audio} Okpu
Hat |
Nna m nwere Okpu ohụọ
{audio}cw4a.mp3{/audio} Nna m nwelu okpu ofụọ {audio}cw4b.mp3{/audio}
My father has a new Hat Nne m na-ekpu okpu aga ụka {audio}cw4c.mp3{/audio} Nne m na-eji okpu eje ụka {audio}cw4d.mp3{/audio} My mom wears a hat to church |
5 | Sketi
{audio}cw5.mp3{/audio}
Sketi
skirt |
Nwanne m nwanyị
na-eti Sketi dị mkpụmkpụ {audio}cw5a.mp3{/audio} Nwanne m nwanyị na-eyị Sketi Pelu mkpe {audio}cw5b.mp3{/audio} My sister wers a short skirt Sketi m di ogologo {audio}cw5c.mp3{/audio} Sketi m di ogonogo {audio}cw5d.mp3{/audio} My skirt is long |
6 | Uwe mgbada
{audio}cw6.mp3{/audio} mọbụ(or) Afe ogonogo {audio}cw6a.mp3{/audio} "Gawụnụ"
{audio}cw6b.mp3{/audio}
Gown |
Adaeze na-eji uwe
mgbada {audio}cw6c.mp3{/audio} mọbụ(or) Adaeze na-eyi afe ogonogo {audio}cw6d.mp3{/audio}
The princess wears a long gown
Nne m yii gawunu oji gaa ụka
{audio}cw6f.mp3{/audio} My mother wore a black gown to church |
7 | Bụlawụsụ
{audio}cw7.mp3{/audio} Bụlawụsụ
Blouse |
E ti m bụlawụsụ dị
mee mee gaa akwụkwo {audio}cw7a.mp3{/audio} E yi m bụlawụsụ di mee mee Jee akwụkwọ {audio}cw7b.mp3{/audio} I wore a red blouse to school Mụ na nwanne m nwanyị nwere otu ụdị bụlawusụ {audio}cw7c.mp3{/audio} Mụ na nwanne m nwanyị Nwelụ ofu ụdị bụlawusụ {audio}cw7d.mp3{/audio} My sister and I have the same blouse |
8 | Uwe ụkwụ ogologo
{audio}cw8.mp3{/audio} Afe ụkwụ ogonogo {audio}cw8aa.mp3{/audio} Trọza
{audio}cw8a.mp3{/audio}
Pants |
Nna m nwere ọtụtụ
uwe ụkwụ ogologo {audio}cw8b.mp3{/audio} Nna m nwelụ ọtụtụ afe ụkwụ ogonogo {audio}cw8c.mp3{/audio}
Nna m nwere ọtụtụ Trọza {audio}cw8d.mp3{/audio} My father has many pants Nwanne m nwoke ne-eti trọza dị mkpụmkpụ {audio}cw8e.mp3{/audio} My brother wears short pants |
9 |
Akpụkpụ Ụkwụ {audio}cw9.mp3{/audio}
Shoes |
Nne m na-eti Akpụkpụ
ụkwụ nwere ekwo dị elu {audio}cw9a.mp3{/audio} Nne m na-eyi akpụkpụ ụkwụ nwelụ Nnukwu ekwo {audio}cw9b.mp3{/audio} My mother wears high heel shoes Nna m na-eti akpụkpụ ụkwụ na-akwo mụrị mụrị {audio}cw9c.mp3{/audio} My dads shoes are shiny |
10 | Ihe eji ama oge
{audio}cw10.mp3{/audio}
Ife eji ama oge {audio}cw10a.mp3{/audio}
Watch |
Ihe eji ama oge m nwere ọnụ
ọgụgụ buru ibe {audio}cw10b.mp3{/audio} Ife eji ama oge m nwelụ ọnụ ọgụgụ Bụlụ ibu {audio}cw10c.mp3{/audio} My watch has big numbers Nna m nwere ihe eji ama oge nke ọla edo {audio}cw10d.mp3{/audio} My dad has a gold watch |
11 | Mgbalaka
{audio}cw11.mp3{/audio}
Mgbanaka {audio}cw11a.mp3{/audio}
Bracelet |
Eti m mgbalaka abụọ
{audio}cw11b.mp3{/audio} Eji m mgbanaka ebụọ {audio}cw11c.mp3{/audio} I am wearing two bracelets Nne m nwere mgbalaka mara nma {audio}cw11d.mp3{/audio} Nne m nwelụ ọmalicha mgbanaka {audio}cw11e.mp3{/audio}
My mother has a nice bracelet |
12 | Akwa olu
{audio}cw12.mp3{/audio}
Akwa onu {audio}cw12a.mp3{/audio} Scarf |
Akwa olu m na-achụ m oyi
{audio}cw12b.mp3{/audio} Akwa onu na-egbochi m oyi {audio}cw12c.mp3{/audio} My Scarf keeps me warm |
13 | Mgbalantị
{audio}cw13.mp3{/audio}
iyeri ntị {audio}cw13a.mp3{/audio}
Earring |
Nne m na-eti
mgbalantị ọla edo {audio}cw13b.mp3{/audio} Nne m na-eyi iyeri ntị ọla edo {audio}cw13c.mp3{/audio} My mom wears gold earring |
14 | Sutu
{audio}cw14.mp3{/audio}
Suit |
Nna m na-eti sutu
aga ọrụ {audio}cw14a.mp3{/audio} Nna m na-eji sutu eje ọlụ {audio}cw14b.mp3{/audio} My father wears a suit to work. |
15 | Uwe agbama akwụkwọ
{audio}cw15.mp3{/audio}
Afe agbama akwụkwọ
{audio}cw15a.mp3{/audio}
Wedding gown |
Uwe agabma akwụkwọ
m dara oke ọnu {audio}cw15b.mp3{/audio} Afe agbama akwụkwọ m dalụ nnukw ọnu {audio}cw15c.mp3{/audio} My wedding gown is expensive |
16 | Mgbala aka
{audio}cw16.mp3{/audio} Mgbana aka
{audio}cw16a.mp3{/audio}
Ring |
Di m nyere m mgbala
aka ọlụlụ {audio}cw16b.mp3{/audio} Di m nyelụ m mgbana aka ọnụnụ {audio}cw16c.mp3{/audio}
My husband gave me a wedding ring |
17 | Ihe olu
{audio}cw17.mp3{/audio} Ife onu
{audio}cw17a.mp3{/audio}
Necklace |
Enyi m nwanyị nwere ihe
olu mara nma {audio}cw17b.mp3{/audio} Oyi nwanyi nwelu ọmalicha ife onu {audio}cw17c.mp3{/audio} My girl friend has a beautiful Necklace |
18 | Uwe ime ahụ
{audio}cw18.mp3{/audio} Afe ime arụ {audio}cw18a.mp3{/audio}
Inner Wear/under wear |
Uwe ime ahụ m dị ọhụọ
{audio}cw18b.mp3{/audio} Afe ime arụ m dị ọfụọ {audio}cw18c.mp3{/audio} My inner wear is new or My under wear (garment) is new |
19 |
Geri Geri ime ahụ {audio}icw19.mp3{/audio} Geli Geli ime arụ
{audio}cw19a.mp3{/audio}
Lingerie |
Geri geri ime ahụm
sị ala-bekee {audio}cw19b.mp3{/audio} Geli geli ime arụ m sị obodo oyibo {audio}cw19c.mp3{/audio} My lingerie is from overseas |
20 | Sọkụsụ
{audio}cw20.mp3{/audio} Sọkụsụ
Stockings |
E nwere m ọtụtụ sọkụsụ
{audioi}cw20a.mp3{/audio} E nwelụ m nnukwu sọkụsụ {audio}cw20b.mp3{/audio} I have a lot of stockings |
Comments powered by CComment