DRILL - Parts Of The Body
AKỤKỤ AHỤ MMADỤ N'USORO {audio}bgpb01.mp3{/audio}
AKỤKỤ ARỤ MMADỤ N'USORO {audio}bgpb02.mp3{/audio}
PARTS OF HUMAN BODY IN A TABULAR FORMAT
Igbo/English |
Igbo and English Sentences |
1 Agbisị isi {audio}pbbg1.mp3{/audio} Abụba Isi {audio}pbbg1a.mp3{/audio} Ntụtụ Isi {audio}pbbg1b.mp3{/audio} Hair |
Agbisị isi m dị ogologo
{audio}pbbg1c.mp3{/audio}
Abụba isi m dị ogologo {audio}pbbg1d.mp3{/audio} Ntụtụ Isi m dị ogonogo {audio}pbbg1e.mp3{/audio}
My hair is long |
2 Isi {audio}pbbg2.mp3{/audio}
Head
|
Isi m buru ibu {audio}pbbg2a.mp3{/audio} Isi m ebuka {audio}pbbg2b.mp3{/audio} My head is big |
3 Ihu {audio}pbbg3.mp3{/audio} Iru {audio}pbbg3a.mp3{/audio} Face |
Ihu m mara nma {audio}pbbg3b.mp3{/audio} Iru m amaka {audio}pbbg3c.mp3{/audio} I have a fine face
|
4 Ntị {audio}pbbg4.mp3{/audio}
Ear |
Ntị m buru ibu {audio}pbbg4a.mp3{/audio} Ntị m bulu ibu {audio}pbbg4b.mp3{/audio} My ear is big |
5 Anya {audio}pbbg5.mp3{/audio} Anya Eye
|
Anya m na-ahụ ụzọ nke ọma {audio}pbbg5a.mp3{/audio} Anya na-afụ ụzọ ọfọma {audio}pbbg5b.mp3{/audio} I can see clearly with my eyes |
6 Abụba Anya {audio}pbbg6.mp3{/audio} Ikuku anya {audio}pbbg6a.mp3{/audio} Eyelid |
Abụba Anya m dị ojị {audio}pbbg6b.mp3{/audio} Ikuku anya m dị oji {audio}pbbg6c.mp3{/audio} My eyelid is black
|
7 Imi {audio}pbbg7.mp3{/audio} Nose
|
Imi m dị mkpụkpụ {audio}pbbg7a.mp3{/audio} My nose is short
|
8 Ọnụ {audio}pbbg8.mp3{/audio}
Ọnụ Mouth
|
Ọnụ m ka ji eri ihe {audio}pbbg8a.mp3{/audio}
Ọnụ ka m ji eli ife {audio}pbbg8b.mp3{/audio} I eat with my mouth |
9 Agba {audio}pbbg9.mp3{/audio}
Agba
Jaw |
Agba na-egbu m mgbu {audio}pbbg9a.mp3{/audio} Agba m na-enye m nsogbu-egbu
{audio}pbbg9b.mp3{/audio} My jaw is painful |
10 Olu {audio}pbbg10.mp3{/audio} Onu {audio}pbbg10a.mp3{/audio}
Neck
|
E ji m iyeri "Olu" mara nma {audio}pbbg10b.mp3{/audio} E ji m iyeli "Onu" mala nma {audio}pbbg10c.mp3{/audio} I am wearing a beautiful necklace |
11 Abụba Aka {audio}pbbg11.mp3{/audio} Abụba Aka
Shoulder |
"Abụba Aka" m zara aza {audio}pbbg11a.mp3{/audio} Abụba Aka m zalụ aza {audio}pbbg11b.mp3{/audio}
My shoulder is swollen |
12 Aka {audio}pbbg12.mp3{/audio} Aka Hand |
Aka m juru eju {audio}pbbg12a.mp3{/audio} Aka m julu eju {audio}pbbg12b.mp3{/audio} My hand is full. |
13 Mkpụrụ Aka {audio}pbbg13.mp3{/audio} Mkpịsị aka {audio}pbbg13a.mp3{/audio} Fingers
|
Mkpụrụ Aka dị ise {audio}pbbg13b.mp3{/audio} Mkpịsị aka dị ise {audio}pbbg13c.mp3{/audio} My fingers are five |
14 Obi {audio}pbbg14.mp3{/audio} Obi Heart
|
Obi dị m ọcha {audio}pbbg14a.mp3{/audio} My heart is clean My conscience is clean
|
15 Obi {audio}pbbg15.mp3{/audio}
Chest |
Obi buru ibe {audio}pbbg15a.mp3{/audio} Obi m sara mbala {audio}pbbg15b.mp3{/audio} My chest is broad |
16 Afọ {audio}pbbg16.mp3{/audio}
Afọ Stomach |
Afọ m dị ntakiri {audio}pbbg16a.mp3{/audio} Afọ m dị ntakịlị {audio}pbbg16b.mp3{/audio} My stomach is small
|
Comments powered by CComment