Socializing Part 4 - MV
Socializing Words/Pictures |
Sentences in Igbo & English |
Idi na nma {audio}ps43.mp3{/audio} Idi na nma
Like |
Ike na Nkechi dị na nma {audio}ps43a.mp3{/audio} Ike na Nkechi di na nma
Ike and Nkechi like each other |
Ihunana anya {audio}ps44.mp3{/audio} Ifụna anya {audio}ps44a.mp3{/audio}
Love |
Ike hụrụ Nkechi n anya {audio}ps44b.mp3{/audio} Ike fụlụ Nkechi na anya {audio}ps44c.mp3{/audio}
Ike loves Nkechi |
45 Ibi Oma {audio}ps45.mp3{/audio} Iti obi {audio}ps45a.mp3{/audio}
Hugging |
Ike na Nkechi na-ebi ọma {audio}ps45b.mp3{/audio} Ike na Nkechi na-eti obi {audio}ps45c.mp3{/audio}
Ike and nkechi are hugging |
46 Iriọ arịo ọlụlụ {audio}ps46.mp3{/audio} Ịyọ ayịyịọ ọnụnụ {audio}ps46a.mp3{/audio}
Marriage proposal |
Ike na-ariọ Nkechi arịrịọ ọlụlụ {audio}ps46b.mp3{/audio} Ike na-ayọ Nkechi ayịyịọ ọnụnụ {audio}ps46c.mp3{/audio} Ike is proposing to marry Nkechi
|
47 Mgbala aka {audio}ps47.mp3{/audio}
Mgbana aka {audio}ps47a.mp3{/audio} Ring
---------------------------- Mgbala aka ilụ di na nwuye {audio}ps47b.mp3{/audio}
Mgbana aka ilụ di na nwuye {audio}ps47c.mp3{/audio}
Wedding Ring/Band |
Ike nyere Nkechi mgbala aka ọlụlụ {audio}ps47d.mp3{/audio}
Ike nyelụ Nkechi mgbana aka ọnụnụ {audio}ps47e.mp3{/audio} Ike gave Nkechi an -------- Ike na Nkech yii mgbala aka di na nwunye {audio}ps47f.mp3{/audio} Ike na Nkech yii mgbana aka di na nwunye {audio}ps47g.mp3{/audio} Ike and Nkechi are wearing their Wedding Ring/Band
|
48 Igba akwụkwọ {audio}ps48.mp3{/audio}
Igba akwụkwọ
Wedding |
Ike na Nkechi gbara akwụkwọ {audio}ps48a.mp3{/audio} Ike na Nkechi gbalụ akwukwọ {audio}ps48b.mp3{/audio}
Ike and Nkechi had a wedding |
49 Ememe igba akwụkwọ {audio}ps49.mp3{/audio} ememe agbama akwụkwọ {audio}ps49a.mp3{/audio} Wedding Party/ celebration |
Ike na Nkechi mere ememe igba akwụkwọ {audio}ps49b.mp3{/audio} Ike na Nkechi melụ ememe agbama akwụkwọ {audio}ps49c.mp3{/audio} Ike and Nkechi had a Wedding Party |
50 ịmị Ọnụ {audio}ps50.mp3{/audio} ịmị Ọnụ
Kissing |
Di na Nwunye na-amị ọnụ {audio}ps50a.mp3{/audio} Dị na nwunye na-amị Ọnụ Husband and wife are kissing |
51 Nri ezi na ụlọ {audio}ps51.mp3{/audio} Nni Ezi na ụnọ {audio}ps51a.mp3{/audio} Family Dinning |
Anyị na-eri nri ezi na ụlọ {audio}ps51b.mp3{/audio}
Anyị na-eli nni Ezi na ụnọ {audio}ps51c.mp3{/audio}
We are eating like a family Dinning |
52 Izụ ahịa {audio}ps52.mp3{/audio} Izu afịa {audio}ps52a.mp3{/audio}
Shopping |
Mu na di m gara ahia {audio}ps52b.mp3{/audio}
Mụna di m jelu afịa {audio}ps52c.mp3{/audio}
My husband and I went shopping Nkechi na enyi ya nwoke gara ahia {audio}ps52d.mp3{/audio}
Nkechi na ọyị ya nwoke jelụ afịa {audio}ps52e.mp3{/audio} Nkechi and her boy friend went shopping ---- Ha gara ahịa {audio}ps52f.mp3{/audio} Fa jelụ afia {audio}ps52g.mp3{/audio} They went shopping |
53 Mmekpa ahụ {audio}ps53.mp3{/audio}
Nsogbu {audio}ps53a.mp3{/audio}
Problem/not feeling well |
Afọ na-arụ m {audio}ps53b.mp3{/audio} I have a stomach ache or My stomach is paining me ----- Ahụ na-enyem mmekpa ahụ {audio}ps53c.mp3{/audio} Ahụ na enye m nsogbu {audio}ps53d.mp3{/audio} I am not feeling well |
54 Kpọọ Dịbịa Bekee {audio}ps54.mp3{/audio} Kpọọ Dokinta {audio}ps54a.mp3{/audio} Call a doctor |
Biko, kpọọrọ m Dịbịa Bekee {audio}ps54b.mp3{/audio} Biko, Kpọọlụ m Dokinta {audio}ps54c.mp3{/audio} Please, call a doctor for me |
Ụlọ ọgwụ {audio}ps55.mp3{/audio} Ụnọ Ọgwụ {audio}ps55a.mp3{/audio}
Hospital |
Kpọrọ m ga ụlọ ọgwụ {audio}ps55b.mp3{/audio} Kpooga m ụnọ ọgwụ {audio}ps55c.mp3{/audio} Take me to the Hospital |
56 Ime {audio}ps56.mp3{/audio} Ime Pregnant |
Nwunye m di ime ejima {audio}ps56a.mp3{/audio} Nwunye m di ime ejima
My wife is pregnant with twins |
57 Imụ nwa {audio}ps57.mp3{/audio} Imụ nwa Child birth |
Nwunye m mụrụ ejima {audio}ps57a.mp3{/audio} Nwunye m mụlụ ejima {audio}ps57b.mp3{/audio} My wife gave birth to a set of twins
|
58 Kedụ? {audio}ps58.mp3{/audio} Kedụ?
How? |
Kedu maka ụmụ gi? {audio}ps58a.mp3{/audio} Kedu maka ụmụ gi?
How are your children? |
59 Nke ọma {audio}ps59.mp3{/audio} Ọfụma {audio}ps59a.mp3{/audio}
Fine |
Ụmụ aka m nọọ nke ọma {audio}ps59b.mp3{/audio} Ụmụ aka m nọọ ọfụma {audio}ps59c.mp3{/audio} My children are doing fine |
60 Kedu maka ndi nke gị {audio}ps60.mp3{/audio} Kedu maka ndi nke gị
How about yours |
Ndi nke m nọọ nke ọma {audio}ps60a.mp3{/audio} Ndi nke m nọọ ọfụma {audio}ps60b.mp3{/audio} Mine (children) are doing fine
|
Comments powered by CComment