Socializing Part 3 - MV
Socializing Words/Pictures |
Igbo & English |
30 Iri nri n'ụlọ nri {audio}ps30.mp3{/audio} Ili nni n'ụnọ nnị {audio}ps30a.mp3{/audio}
Dinning out in a Restaurant |
Ka anyi ga rie nri n’ulọ nri dị na Manhattan {audio}ps30b.mp3{/audio}
Ka anyi je lie nni n’unọ nni di na Manhattan {audio}ps30c.mp3{/audio} Lets us go and eat in a restaurant in Manhattan.
|
31 Iga igwu mmiri {audio}ps31.mp3{/audio}
Ije igwu mmili {audio}ps31a.mp3{/audio}
Go to swim |
Bia, ka anyị ga gwuo mmiri {audio}ps31b.mp3{/audio}
Bia, ka anyị jee gwuo mmiri {audio}ps31c.mp3{/audio}
Come, let us go swimming |
32 Lele ndi na-agba bọl {audio}ps32.mp3{/audio} Nene ndi na-agba bọl {audio}ps32a.mp3{/audio}
Watch people playing ball or Watch sports |
Ka anyi ga lele ndi na-agba bọl {audio}ps32b.mp3{/audio} Ka anyi jee nene ndi na-agba bọl {audio}ps32c.mp3{/audio} Let us go and watch people playing ball or Let us go and watch sports
|
33 Ụbọchị ọmụmụ {audio}ps33.mp3{/audio} Ụbọsị ọmụmụ {audio}ps33a.mp3{/audio}
Birthday |
Obị ụtọ nke Ụbọchị ọmụmụ {audio}ps33b.mp3{/audio} Obị ụsọ nke Ụbọsị ọmụmụ {audio}ps33c.mp3{/audio}
Happy birthday |
34 Obị ụtọ nke Valantan {audio}ps34.mp3{/audio}
Obị ụsọ nke Valantan {audio}ps34a.mp3{/audio}
Happy valentines |
A na m enye gi ekele obi ụtọ nke Valantan {audio}ps34b.mp3{/audio} A na m enye gi ekene obi ụsọ maka valantan {audio}ps34c.mp3{/audio} I am wishing you a happy valentine
|
35 Obị ụtọ nke Ista {audio}ps35.mp3{/audio} Obị ụsọ nke Ista {audio}ps35a.mp3{/audio} Happy Easter |
Ezigbo Obị ụtọ nke Ista {audio}ps35b.mp3{/audio} Ezigbo Obị ụsọ nke Ista {audio}ps35c.mp3{/audio} I wish you Happy Easter |
36 Obị ụtọ nke Tanksgivin {audio}ps36.mp3{/audio} Obị ụsọ nke Tanksgivin {audio}ps36a.mp3{/audio}
Happy Thanksgiving |
Obị ụtọ nke Tanksgivin {audio}ps36b.mp3{/audio} Obị ụsọ nke Tanksgivin {audio}ps36c.mp3{/audio} Happy Thanksgiving |
37 Ekresmesi {audio}ps37.mp3{/audio}
Ekresmesi
Happy Christmas |
Obị ụtọ nke Ekresmesi {audio}ps37a.mp3{/audio} Obị ụsọ nke Ekresmesi {audio}ps37b.mp3{/audio}
Happy Christmas |
38 Ihe arara {audio}ps38.mp3{/audio}
Ife nlancha {audio}ps38a.mp3{/audio}
Suwiitii {audio}ps38b.mp3{/audio}
Sweet |
I he orara na-adi ụmụ nwanyị nma {audio}ps38c.mp3{/audio} Ife nlacha na-asọ umu nwaanyị ụsọ {audio}ps38d.mp3{/audio} Suwiitii na-asọ umu nwaanyị ụsọ nrie nne {audio}ps38e.mp3{/audio} Sweets are great treats for women or Women love sweets a lot
|
39 Kandị {audio}ps39.mp3{/audio} Kandị
Candy |
Kandi na-atọ ụtọ {audio}ps39a.mp3{/audio} Kandi na-asọ ụsọ {audio}ps39b.mp3{/audio} Candy tastes good |
40 Ihe onyinye {audio}ps40.mp3{/audio} Ife onyinye {audio}ps40a.mp3{/audio} Gift box or
Present |
Ike nyere Nkech onyinye {audio}ps40b.mp3{/audio} Ike nyelụ Nkechi onyinye {audio}ps40c.mp3{/audio} Ike gave Nkechi a gift/present |
41 Enyi {audio}ps41.mp3{/audio} Oyị {audio}ps41a.mp3{/audio}
Friend |
Ike na Nkechi bụ enyi {audio}ps41b.mp3{/audio} Ike na Nkechi bụ oyị {audio}ps41c.mp3{/audio} Ike and Nkechi are friends |
42 Enyi nwoke na enyi nwaanyị {audio}ps42.mp3{/audio} Oyị nwoke na oyi nwaanyị {audio}ps42a.mp3{/audio}
Boy friend and girl friend |
Ike na Nkechi bụ enyi nwoke na enyi nwaanyị {audio}ps42b.mp3{/audio} Ike na Nkechi bụ oyị nwoke na oyi nwaanyị {audio}ps42c.mp3{/audio} Ike and Nkechi are boy friend and girl friend |
Comments powered by CComment