Socializing Part 2 - MV
{audio}ps01.mp3{/audio}
Socializing Words/Pictures |
Igbo & English |
15 Maka gịnị? {audio}ps15.mp3{/audio}
Whȳ |
Maka gịnị ka iji chọọ ka-anyi bido ibụ enyị nwoke na enyị nwaanyị {audio}ps15a.mp3{/audio} Why do you like us to start dating?
|
16 Nmasi
{audio}ps16.mp3{/audio}
Like |
Nnenna, imasiri m nke ukwu {audio}ps16a.mp3{/audio} Nnenna, imasili m rie nne {audio}ps16b.mp3{/audio} Nnenna, I like you |
17 Mara mma {audio}ps17.mp3{/audio} malu nma {audio}ps17a.mp3{/audio}
Beautiful |
Ị bụ nwaanyị mara mma {audio}ps17d.mp3{/audio}
You’re a beautiful lady
|
18 Omalicha
{audio}ps17aa.mp3{/audio}
Dazzling beauty
|
I bu omalicha nwaanyi {audio}ps17dd.mp3{/audio} You are a dazzling beauty
|
19 Mma nwoke
{audio}ps19a.mp3{/audio}
Handome |
I bu nwoke mara nma {audio}ps19b.mp3{/audio} You are a handsome man |
20 Dalu
{audio}ps20.mp3{/audio}
Thanks |
Dalụ, maka ihe ichere gbasara m {audio}ps20a.mp3{/audio} Dalu maka ife ichelu gbasalu m {audio}ps20b.mp3{/audio} Thanks, for how you think about me. |
21 Eeh {audio}ps21.mp3{/audio} Yes |
Eeh, kanyi gbalia {audio}ps21a.mp3{/audio}
Eeh, ka anyi gbania {audio}ps21b.mp3{/audio}
Eeh ka anyị nwaa {audio}ps21c.mp3{/audio}
Yes, let’s give it a shot (let’s try it and see)
|
22 Mba {audio}ps22a.mp3{/audio}
No |
Mba, nyetu m nwa oge {audio}ps22.mp3{/audio}
Mba, nyetu m obele oge {audio}ps22b.mp3{/audio} No, give me more time
|
23 jiri nwayọ {audio}ps23.mp3{/audio} jili nwayọ {audio}ps23a.mp3{/audio} Take it easy |
Ka nyị jiri nwayọ {audio}ps23b.mp3{/audio}
Ka nyị jili nwayọ {audio}ps23c.mp3{/audio} Let's take it easy
|
24 Ịchị ọchị {audio}ps24.mp3{/audio} Imu amụ {p{audio}ps24a.mp3{/audio}
To laugh |
Ị na-eme m ka m chịa ọchị {audio}ps24b.mp3{/audio} I na-eme m ka mụo amụ {audio}ps24c.mp3{/audio} You make laugh
|
25 Ikpa amụ {audio}ps25.mp3{/audio}
To crack to laugh |
I na-akpa m amụ {audio}ps25a.mp3{/audio}
You crack me to laugh |
26 ime obi ọma {audio}ps26.mp3{/audio}
ime obi ọma |
I na-eme m obi oma {audio}ps26a.mp3{/audio}
I na-me obi ọma You make me happy |
27 Iga legharia anya {audio}ps27.mp3{/audio}
Ije neghalia anya {audio}ps27a.mp3{/audio}
Going for a walk |
A chọrọ m ka anyi ga legharia anya {audio}ps27b.mp3{/audio}
A chọlu m ka anyi jee neghalia anya {audio}ps27c.mp3{/audio} I want us to go for a walk |
28 Iga muvi {audio}ps28.mp3{/audio}
Ije muvi {audio}ps28a.mp3{/audio}
Going to movies |
Bia, ka anyi ga muvi {audio}ps28c.mp3{/audio}
Bia, ka anyi jee muvi {audio}ps28d.mp3{/audio}
Come, let us go to the movies
|
29 Ite egwu {audio}ps29.mp3{/audio} Igba egwu {audio}ps29a.mp3{/audio}
Dancing |
Ka mụ na gị ga tee egwu {audio}ps29b.mp3{/audio} Ka mụ na gị je tee egwu {audio}ps29c.mp3{/audio}
Let both of us go out dancing or Let you and I go out dancing
|
Comments powered by CComment