Reviews: Things Seen in Sports/Parks/Out Doors - LV
Ihe a na-ahụ n'ebe igwuri egwu:{audio}gtspos01.mp3{/audio}
Ife a na-afụ n'ebe igwuri egwu:{audio}gtspos02.mp3{/audio}
Things seen or done in the Park/Sports Arena
No.
|
Igbo/English |
Igbo & English Sentences
|
1 |
Ndi mmadụ
{audio}gtspos1.mp3{/audio}
People
|
Ndi mmadụ na-aga na Paki
{audio}gtspos1a.mp3{/audio}
People going to the park
|
2 |
BOOLU NKATA {audio}gtspos2.mp3{/audio} Basketball
|
Ebe a ka ana aku boolu nkata {audio}gtspos2a.mp3{/audio}
This is where they play Basket ball |
3 |
FUTU BỌỌLỤ NDI AMIRIKA
{audio}gtspos3.mp3{/audio}
AMERICAN FOOTBALL |
Mazi na-agba futu bọọlụ ndi Amirika
{audio}gtspos3a.mp3{/audio}
Mazi plays American football
Futu Bọọlụ ndi Amirika bụ egwuri egwu siri ike {audio}gtspos3b.mp3{/audio}
Futu Bọọlụ ndi Amirika bụ egwuli egwu sili ike
{audio}gtspos3c.mp3{/audio}
American football is a tough (rough ) game |
4 |
BEZ BỌỌLỤ {audio}gtspos4.mp3{/audio} BASE BALL
|
Ikechukwu na-akụ Bez Bọọlụ {audio}gtspos4a.mp3{/audio} Ikechukwu plays Baseball
Egwu Bez Bọọlu na-ekpe ọkụ {audio}gtspos4b.mp3{/audio} Game of baseball is spectacular
|
5 |
TENISI {audio}gtspos5.mp3{/audio}
TENNIS |
Ụzọchukwi na-apịa Tenisi {audio}gtspos5a.mp3{/audio} Ụzọchukwu plays TENNIS
E nwere m bọọlụ Tenisi {audio}gtspos5b.mp3{/audio}
E nwelụlụ m bọọlụ Tenisi {audio}gtspos5c.mp3{/audio}
I have a Tennis ball
|
6 |
SỌKA {audio}gtspos6.mp3{/audio}
SOCCER |
A na m agba Sọka {audio}gtspos6a.mp3{/audio} I play SOCCER
Sọka bụ oke egwuri egwu n'ụwa {audio}gtspos6b.mp3{/audio} SOCCER is a spectacular sports in the world
|
7 |
MGBA {audio}gtspos7.mp3{/audio}
WRESTLING
|
Ndi ebe anyi bu ndi MGBA {audio}gtspos7a.mp3{/audio} Our people are WRESTLERS
Ndi na-agba mgba na-esi ike {audio}gtspos7b.mp3{/audio}
WRESTLERS are Strong
|
8 |
PIM POM {audio}gtspos8.mp3{/audio}
PING POM
|
Bịa ka anyi pịa PIM POM {audio}gtspos8a.mp3{/audio}
Come let us play PING POM
|
9 |
ỌKPỌ {audio}gtspos9.mp3{/audio}
BOXING
|
Anyi na-eti ỌKPỌ {audio}gtspos9a.mp3{/audio} We are BOXING
Iti ỌkPỌ siri ike {audio}gtspos9b.mp3{/audio}
BOXING is tough/hard
|
10 |
Egwuri egwu igba ọsọ {audio}gtspos10.mp3{/audio}
Egwuli egwu igba ọsọ {audio}gtspos10a.mp3{/audio}
TRACK & FIELD
|
Egwuri egwu igba ọsọ masiri m {audio}gtspos10b.mp3{/audio}
Egwuli egwu igba ọsọ masili m
{audio}gtspos10c.mp3{/audio}
I like TRACK & FIELD |
11 |
Igwu mmiri {audio}gtspos11.mp3{/audio}
Igwu mmili {audio}gtspos11a.mp3{/audio} SWIMMING
|
Anyi na-egwu mmiri {audio}gtspos11b.mp3{/audio}
Anyi na-egwu mmili {audio}gtspos11c.mp3{/audio} We are SWIMMING
|
12 |
VỌLỊ BỌỌLỤ {audio}gtspos12.mp3{/audio}
VOLLEY BALL
|
Bịa ka anyi tụọ VỌLỊ BỌỌLỤ {audio}gtspos12a.mp3{/audio} Come lets play Volley ball
Anyi na-atụ VỌLỊ BỌỌLỤ {audio}gtspos12b.mp3{/audio} We are playing Volley ball
|
13 |
IGBA IGWE {audio}gtspos13.mp3{/audio} CYCLING
|
Anyi na-agba Igwe {audio}gtspos13a.mp3{/audio} We are cycling
Igba Igwe di mkpa {audio}gtspos13b.mp3{/audio} CYCLING is very important
|
14 |
O bu ibu di aru (alụ) {audio}gtspos14.mp3{/audio} WEIGHT LIFTER |
Nwoke a bụ obu ibu di aru (alụ) {audio}gtspos14a.mp3{/audio} This man is a WEIGHT LIFTER |
15 |
GỌLỌFỤ {audio}gtspos15.mp3{/audio} GOLF
|
A na m akụ GỌLỌFỤ {audio}gtspos15a.mp3{/audio} I am playing GOLF
|
16 |
KARATI {audio}gtspos16.mp3{/audio} KARATE
|
Karati bụ egwu ike {audio}gtspos16a.mp3{/audio} KARATE is a tough/difficult sports.
|
INTERMEDIATE |
BEGINS |
|
17
|
Bọlụ na Nkata
{audio}gtspos17.mp3{/audio}
Bọlụ na Nkata
Ball and Net
|
Anyị na-agba bọlụ n'ama igwuri egwu {audio}gtspos17a.mp3{/audio}
Anyị na-agba bọlụ n'ọgbọ igwuli egwu {audio}gtspos17b.mp3{/audio}
We are playing ball at the park
|
18
|
Ama igwuri egwu {audio}gtspos18.mp3{/audio}
Ogbọ igwuli egwu {audio}gtspos18a.mp3{/audio}
Field/Stadium |
Nke a bụ ama igwuri egwu na Nu Yọk {audio}gtspos18b.mp3{/audio}
Ife a bụ ọgbọ igwuli egwu na Nu Yọk {audio}gtspos18c.mp3{/audio} This is a playing field/arena in New York or This is a stadium in New York |
19 |
Ebe a na-apịa Tenisi {audio}gtspos19.mp3{/audio}
Tennis Courts |
Nke a bụ ebe a na-apịa Tenisi. {audio}gtspos19a.mp3{/audio}
Ife a a bụ ebe a na-apịa Tenisi. {audio}gtspos19b.mp3{/audio} This is a Tennis Court. |
20 |
Ebe a na-amụ ihe {audio}gtspos20.mp3{/audio}
Ebe a na-amụ ife {audio}gtspos20a.mp3{/audio}
Training Room |
Ụlọ ebe a na-amụ ihe maka igwu egwu {audio}gtspos20b.mp3{/audio}
Ụnọ a na-amụgosi maka igwu egwu {audio}gtspos20c.mp3{/audio}
Training Room about playing sports |
21 |
Ụgbọ ogologo {audio}gtspos21.mp3{/audio}
Ụgbọ ogonogo {audio}gtspos21a.mp3{/audio}
Bus |
Ndi mmadụ na-eji ugbọ ogologo aga na Pak {audio}gtspos21b.mp3{/audio}
Ndi mmadụ na-eji Ụgbọ ogonogo eje na Pak {audio}gtspos21c.mp3{/audio} People use Busses to go to the Park |
22 |
Ebe a na-eri nri {audio}gtspos22.mp3{/audio}
Ebe a na-eli nni {audio}gtspos22a.mp3{/audio}
Cafeteria |
Nke a bụ ebe a na-eri nri. {audio}gtspos22b.mp3{/audio}
Ife a bụ ebe a na-eli nni. {audio}gtspos22c.mp3{/audio}
This is a Cafeteria |
23 |
Ebe a na-agụ akwụkwọ {audio}gtspos22.mp3{/audio}
Library
|
Nke a bụ ebe a na-agụ akwụkwọ nọ nso na Pakị {audio}gtspos22a.mp3{/audio}
Ife a bụ ebe a na-agụ akwụkwọ nọ nso na Pakị {audio}gtspos22b.mp3{/audio}
This is a nearby Library to the Park |
24 |
Ọfịsị
{audio}gtspos24.mp3{/audio}
Office
|
Anyị denyere aha Ofisi anyị ka anyi bụrụ ndi otu pakị. {audio}gtspos24a.mp3{/audio}
Anyị denyelụ afa Ofisi anyị ka anyi bụlụ ndi otu pakị. {audio}gtspos24b.mp3{/audio}
We registered our office to be members in the Park. |
25 |
Ụgbọhọrọ ide ihe {audio}gtspos25.mp3{/audio}
Ụgbọhọlọ ide ife {audio}gtspos25a.mp3{/audio}
Chalk Board
|
Onye Nkuzi na-ede ihe n'Ugboghọrọ ide ihe {audio}gtspos25b.mp3{/audio}
Onye Nkuzi na-ede ife n'Ugboghọlọ ide ife {audio}gtspos25c.mp3{/audio} The teacher is writing on the chalk board |
26 |
Kabineti {audio}gtspos26.mp3{/audio}
Cabinets
|
Ihe a bụ Kabineti abụọ {audio}gtspos26a.mp3{/audio}
Ife a bụ Kabineti ebụọ {audio}gtspos26b.mp3{/audio}
These are two cabinets |
27 |
Tebụlụ
{audio}gtspos27.mp3{/audio}
Table
|
Ihe a bụ Tebụlụ dị gburu gburu
{audio}gtspos27a.mp3{/audio}
Ife a bụ Tebụlụ dị okilikili {audio}gtspos27b.mp3{/audio} This is a round table
gburu gburu = round {audio}gtspos27c.mp3{/audio} Okilikili = round {audio}gtspos27d.mp3{/audio} |
28 |
Oche
{audio}gtspos28.mp3{/audio}
Chair
|
Nke a bụ oche bịam bịam dị na pakị
{audio}gtspos28a.mp3{/audio}
Ife a bụ oche bịam bịam dị na pakị {audio}gtspos28b.mp3{/audio} This is a cushion/sofa in the Park --- biam biam = soft/cushion {audio}gtspos28c.mp3{/audio} |
29
|
Ebe a na-asa ahụ
{audio}gtspos29.mp3{/audio}
Ebe a na-awu arụ {audio}gtspos29a.mp3{/audio}
Bathroom |
Nke a bụ ebe a na-asa ahụ {audio}gtspos29b.mp3{/audio}
Ife a bụ ebe a na-awu arụ
{audio}gtspos29c.mp3{/audio}
This is a Bathroom |
30 |
Jim {audio}gtspos30.mp3{/audio}
Gym
|
Uche na Jọn na-akpa igwe na Jim
{audio}gtspos30a.mp3{/audio}
Uche and John are lifting weights in the Gym |
31 |
Ebe a na-egwu mmiri {audio}gtspos31.mp3{/audio}
Ebe a na-egwu mmili
{audio}gtspos31a.mp3{/audio}
Swimming Pool
|
Mazi na-egwu mmiri
{audio}gtspos31b.mp3{/audio}
Mazi na-egwu mmili {audio}gtspos31c.mp3{/audio}
Mazi is swimming |
32 |
Moto pak
{audio}gtspos32.mp3{/audio}
Moto pak
Car Park/Car Depot
|
Nna m kwọsara ụgbọ ya na moto pak
{audio}gtspos32a.mp3{/audio}
Nna m kwọsara ụgbọ ya na moto pak
{audio}gtspos32b.mp3{/audio}
My father parked his car at the parking lot.
|
33 |
Bọlụ Ụkwụ Amịrịka
{audio}gtspos33.mp3{/audio}
American Football
|
Mazi Ogbonna na-agba bọlụ ụkwụ Amịrịka.
{audio}gtspos33a.mp3{/audio}
Mazi Ogbonna plays American Football |
34 |
Bọlụ Nkata
{audio}gtspos34.mp3{/audio}
Basketball
|
Ike, Uche, Okemini na Mazi na-agba bọlụ nkata. {audio}gtspos34a.mp3{/audio}
Ike, Uche, Okemini na Mazi na-agba bọlụ nkata.
Ike, Uche, Okemini and Mazi are playing basketball
-------
na = and {audio}gtspos34b.mp3{/audio}
na-agba = playing {audio}gtspos34c.mp3{/audio}
|
35 |
Futu Bọlụ
{audio}gtspos35.mp3{/audio}
Soccer |
Ụzọchukwu na Davis na-agba futu bọlụ.
{audio}gtspos35a.mp3{/audio}
Ụzọchukwu and Davis are playing soccer |
36 |
Bez bọlụ
{audio}gtspos36.mp3{/audio}
Baseball
|
Ifeanyị na-akụ Bez bọlụ
{audio}gtspos36a.mp3{/audio}
Ifeanyị is playing Baseball |
37 |
Ọgba igwe
{audio}gtspos37.mp3{/audio} Ọgba igwe
Cyclists |
Nne m bụ ọgba igwe.
{audio}gtspos37a.mp3{/audio}
My mother is a cyclist |
38 |
O bu ibu dị arụ {audio}gtspos38.mp3{/audio}
O bu ibu dị alụ {audio}gtspos38a.mp3{/audio}
Weight lifter |
Nwoke a bụ o bu ibu di arụ {audio}gtspos38b.mp3{/audio}
Nwoke a bụ o bu ibu di alụ {audio}gtspos38c.mp3{/audio}
This man is a weight lifter
|
39 |
Ndị Ọgbọ ọsọ
{audio}gtspos39.mp3{/audio}
People Running
|
Nwanne m nwoke na-agaba ọsọ
{audio}gtspos39a.mp3{/audio}
My brother is running. |
40 |
Gọlọf
{audio}gtspos40.mp3{/audio}
Golf
|
Nke bụ onye na-akụ Gọlọfụ
{audio}gtspos40a.mp3{/audio}
Ife a bụ onye na-akụ Gọlọfụ
{audio}gtspos40b.mp3{/audio}
This is a Golf player.
|
41 |
Ndi Otị Ọkpọ
{audio}gtspos41.mp3{/audio}
Boxers |
Ndị a na-eti ọkpọ {audio}gtspos41a.mp3{/audio}
These people are boxing |
42 |
Mgba
{audio}gtspos42.mp3{/audio}
Wrestling
|
Mgba nke a dị iche na Mgba NdIgbo
{audio}gtspos42a.mp3{/audio}
This style of wresting is different from the Igbo version |
43
|
Pim pọm {audio}gtspos43.mp3{/audio}
Pim pọn Ping Pong
|
Nwanne m nwoke na-akụ pim pọm {audio}gtspos43a.mp3{/audio}
Nwanne m nwoke na-apịa pim pọm {audio}gtspos43b.mp3{/audio} My brother plays ping pong |
44
|
Ic họkị
{audio}gtspos44.mp3{/audio} Ic họkị
Ice Hockey
|
Ice họkị bụ egwuri egwu ndi bekee {audio}gtspos44a.mp3{/audio}
Ice họkị bụ egwuli egwu ndi ọcha {audio}gtspos44b.mp3{/audio} Ice hockey is a game for white people |
45
|
Kriketi {audio}gtspos45.mp3{/audio}
Kriketi
Cricket
|
Nwanne m nwoke ma-akụ Kriketi {audio}gtspos45a.mp3{/audio}
Nwanne m nwoke ma-apịa Kriketi {audio}gtspos405a.mp3{/audio}
My brother plays cricket |
Comments powered by CComment