Family Setting
Ezi n'ụlọ - Family:
Ezi n'ụnọ - Family:
Central Igbo & Anambra /English |
Igbo/English Sentences
|
|
1 |
Nna
Nna
Father
|
Nna m bụ ezigbo mmadụ
Nna m bụ ezigbo mmadụ
My father is a good man.
|
2 |
Nne
Nne
Mother |
Nne m mara nma dị egwu.
Nne m bụọmalicha nwaanyị.
My mother is very beautiful.
|
3 |
Di
Di
|
Di m bị ọgaranya.
Di m bụọgalanya.
My husband is a wealthy man.
|
4 |
Nwunye
Nwunye
Wife |
Nwunye m mara nma nwaaṅyị
Nwunye m bụ ọmalicha nwaanyị
My wife is a beautiful woman |
5 |
Di na Nwunye
Di na Nwunye
Husband and Wife |
Anyị bụ Di na nwunye
Anyị bụ Di naṅwunye.
We are husband and wife
|
6 |
Nwanne nna m
mọbụ "Iya"
Uncle |
Nwanne nna m bịara taa
Nwanne nna m bịalụ taa
Iya m bịara taa
My uncle came today
|
7 |
Nnanne nne m
Nnanne nne m
"Iye eye"
Aunt |
Nwanne nne m bi n'ụlọ anyị
Nwanne nne m bi n'ụnọ anyị
Iye eye m bị n'ụlọ anyị
My Aunt lives in our house |
8 |
Nwoke
Nwoke
Man (Male)
|
A bụ m nwoke tozuru oke.
A bụ m nwoke tozulu oke.
I am a full grown man.
|
9 |
Nwaanyị
Nwaanyị
Woman (Female)
|
Nwaanyị a bụ asa.
Nwaanyị a bụ asampete
This woman is a dazzling beauty.
|
10 |
Nna oche
Nna oche Nnanna
Grand father |
Nna m oche ka di ndu.
Nnanna m ka di ndu.
My grandfather is still alive. |
11 |
Nne Oche
Nnenne
Grand mother
|
Nne m oche bụ agbara nwaanyi.
Nnenne m bụ agabala nwaanyị.
My grandmother is a great woman |
12 |
Nwa nwoke
Nwa nwoke
Boy |
Nwa m nwoke na-agba bọlụ.
Nwa m nwoke na-agba bọlụ.
My son is playing ball
|
13 |
Nwa nwaanyị
Nwa nwaanyị
Daughter |
Nwa m nwaanyị mara nma.
Nwa m nwaanyi bu ọmalịcha nwa
My daughter is a beautiful girl. |
14 |
Nwantakịrị
Nwantakịlị
Child |
Emeka na-eme omume ka nwatakịrị.
Emeka na-eme omume ka nwatakịlị.
Emeka behaves like a Child.
|
15 |
Nwa ọhụọ
Nwa ọfụọ
New born Baby
|
Nwunye m mụrụ nwa ọhụọ.
Nwunye m mụlụ nwaọfụọ.
My wife gave birth to a new baby.
|
16 |
Onye na-eku Nwa
Onye na-enedo Nwa
Baby Sitter |
Nneka bụ onye na-eku nwa. {mp3}16f2{/play}
Nneka bụ onye na-enedo nwa. {mp3} 16f2a{/mp3} Nneka is a baby sitter
|
17 |
Nwanne nwoke
Nwanne nwoke Brother |
Nwanne m bụ onye ọka ikpe.
Nwanne m nwoke bụ onye oka ikpe . My brother is a lawyer.
|
18 |
Nwanne nwaanyị
Nwanne nwaanyị
Sister
|
Nwanne m nwaanyị di ime.
Nwanne m nwaanyị di ime. My sister is pregnant.
|
19 |
Okenye
Okenye
Elder |
Okenye na-enwe uche karịa nwanta.
Okenye na-enwe uche kalịa nwata.
An elder is wiser than a child. |
20 |
Dimkpa
Dimkpa A strong man |
Okereke bụ dimkpa
Okeke bụ ndikpa
Okereke/Okeke is a strong man.
|
21 |
Okorobịa
Okolobịa
Youth (Male) |
Emeka bụ okorobịa
Emeka bụ okolobia
Emeka is a young man. |
22 |
Agbọghobịa
Agbọghobịa Lady(Young woman) |
Amaka bụ agbọghọbịa.
Amaka bụ agbọghọbịa.
Amaka is a young lady
|
23 |
Ntorobia
Ntolobịa {mp3}23fa{/mp3}
Youth (Male or Female)
|
Emeka na Amaka bụ ntorobịa.
{mp3}23f2{/mp3}
Emeka na amaka bụ ntolobịa.
Emeka and Amaka are young adults
|
24 |
Ejima
Ejima
Twins |
Nwa nne m mụrụ ejima.
Nwa nnem mụlụ ejima.
My sister gave birth to a set of twins.
|
25
|
Enyi
Ọyi
Enyi Nwoke
Friend Male Friend Female Friend |
Ndị bụ Enyi
Ndị a bu Ọyị
These are friends
Ndị a bụ Enyi nwoke na enyi nwaanyi
Ndị a bụỌyi nwoke na Ọyi nwaanyi
These are boy friend and girl friend
|
28
|
Onye Agbata Obi
Neighbor |
Onye agbata obi anyị bụ onye ọrụ ubi
Onye agbata obi anyị bụ-ọkọ ugbo
Our neighnor is a farmer |
Ikwu na Ibe
Relations |
Anyi bụ Ikwu na Ibe
We are relations |
|
Ụmụ Nne Nwoke
Brothers |
Anyi bụ ụmụ nne atọ.
We are three brothers |
|
Ụmụ Nwanne
Siblings |
Anyị bụ Ụmụ Nwanne ise
We are five siblings |
Comments powered by CComment