Things Seen: Schools
Ihe ana-ahụ n'Ụlọ Akwụkwọ : {audio}gtsis01.mp3{/audio} Ife ana-afụ n'ụnọ akwụkwọ : {audio}gtsis02.mp3{/audio} Things seen in Schools
|
Igbo /English |
Igbo and English Sentences |
1 |
Ụlọ Akwụkwọ {audio}gtsis1.mp3{/audio} Ụnọ Akwụkwọ {audio}gtsis1a.mp3{/audio} School Building |
Ụlọ akwụkwọ anyị mara mma {audio}gtsis1b.mp3{/audio} Ụnọ akwụkwọ anyị amaka {audio}gtsis1c.mp3{/audio} Our School is beautiful |
2
|
Nwa Akwụkwọ {audio}gtsis2.mp3{/audio} Pupil/Student(Singular) ------------------------ ỤmuAkwụkwọ {audio}gtsis2a.mp3{/audio} Pupils/Students (Plural) |
A bụ m nwa akwụkwọ {audio}gtsis2b.mp3{/audio} ----------------------------- Anyi bụ umu akwụkwọ {audio}gtsis2c.mp3{/audio} We are pupils or we are students |
3
|
Onye Nkuzi {audio}gtsis3.mp3{/audio} Teacher --------------------- Ndị Nkuzi {audio}gtsis3a.mp3{/audio}
Teachers
|
A hụrụ m onye nkuzi m n'anya {audio}gtsis3b.mp3{/audio}
A fụlụ m onye nkuzi m n'anya {audio}gtsis3c.mp3{/audio} I love my Teacher |
4 |
Onye isi ụlọ Akwụkwọ {audio}gtsis4.mp3{/audio}
Onye isi ụnọ Akwụkwọ {audio}gtsis4a.mp3{/audio}
Principal
|
Onye isi ụlọ akwụkwọ anyị bụ nwoke {audio}gtsis4b.mp3{/audio}
Onye isi ụnọ akwụkwọ anyị bụ nwoke {audio}gtsis4c.mp3{/audio}
Our Principal is a man |
5 |
Onye Ode Akwụkwọ {audio}gtsis5.mp3{/audio}
Onye na-aza fonu {audio}gtsis5a.mp3{/audio} Secretary/ Receptionist
|
Onye ode akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ anyị bụ ṅwaanyị {audio}gtsis5b.mp3{/audio}
Onye ode akwụkwọ n'ụnọ akwụkwọ anyị bụ ṅwaanyị {audio}gtsis5c.mp3{/audio}
Our Secretary/Receptionist is a woman |
6 |
Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ {audio}gtsis6.mp3{/audio} Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ
School Bus |
E ji m ụgbọ ụmụ akwụkwọ gaa taa {audio}gtsis6a.mp3{/audio}
E ji m ụgbọ ụmụ akwụkwọ jee tata {audio}gtsis6b.mp3{/audio} I went with School Bus today. |
7 |
Ụlọ nri {audio}gtsis7.mp3{/audio}
Ụnọ nni {audio}gtsis7a.mp3{/audio}
Cafeteria
|
Anyị nwere ụlọ nri n̂ụlọ akwụkwọ anyị {audio}gtsis7b.mp3{/audio}
Anyi nwelu uno nni n'uno akwụkwọ anyị {audio}gtsis7c.mp3{/audio}
We have a Cafeteria in our School |
8 |
Ụlọ igu akwụkwọ {audio}gtsis8.mp3{/audio}
Ụnọ igụ akwụkwọ {audio}gtsis8a.mp3{/audio}
Library
|
A na m agụ akwụkwo n'ụlọ igụ akwụkwọ {audio}gtsis8b.mp3{/audio}
A na m agụ akwụkwo n'ụnọ igụ akwụkwọ {audio}gtsis8c.mp3{/audio}
I am studying in the Library. |
9 |
Kalasị {audio}gtsis9.mp3{/audio}
Class Room
|
Onye nkuzi na-akuzi ihe na Kalasị {audio}gtsis9a.mp3{/audio}
Onye nkuzi na-akuzi ife na Kalasị {audio}gtsis9b.mp3{/audio}
Our Teacher is teaching in the class room
|
10 |
Ụgboghọrọ a na-ede ihe {audio}gtsis10.mp3{/audio}
Ụgbọghọlọ a na-ede ife {audio}gtsis10a.mp3{/audio}
Black Board
|
Anyị nwere ụgbọhorọ a na-ede ihe {audio}gtsis10b.mp3{/audio}
Anyị nwelụ ugbọhọlọ a na-ede ife {audio}gtsis10c.mp3{/audio}
We have a Black Board |
11 |
Kabineti {audio}gtsis11.mp3{/audio}
Cabinets
|
Anyị nwere kabineti n'ụlọ akwụkwọ anyị {audio}gtsis11a.mp3{/audio}
Anyi nwelu Kabineti n'ụnọ akwụkwọ anyị {audio}gtsis11b.mp3{/audio}
We have cabinet in our school
|
12 |
Okpokoro
{audio}gtsis12.mp3{/audio} Okpokolo {audio}gtsis12a.mp3{/audio}
Tabụlụ {audio}gtsis12b.mp3{/audio}
Table
|
Anyị nwere okpokoro n'ụlọ akwụkwọ anyị {audio}gtsis12c.mp3{/audio}
Anyị nwelu okpokolo n'ụnọ akwụkwọ anyị {audio}gtsis12d.mp3{/audio}
Anyị nwere Tabụlụ {audio}gtsis12e.mp3{/audio}
We have a Table in our School |
13 |
Oche ụmụ akwụkwọ {audio}gtsis13.mp3{/audio}
School Chair
|
Anyị nwere oche ụmụ akwụkwọ {audio}gtsis13a.mp3{/audio}
Anyị nwelu oche ụmụ akwụkwọ {audio}gtsis13b.mp3{/audio}
We have school chairs
|
14
|
Ebe a na-anyụ mamịrị {audio}gtsis14.mp3{/audio}
Ebe a na-anyụ amịlị {audio}gtsis14a.mp3{/audio}
Restroom/Toilet/ Bathroom/ Lavatory |
Anyị nwere ebe a na-anyụ mamiri {audio}gtsis14b.mp3{/audio}
Anyị nwelu ebe a na-anyụ amịlị {audio}gtsis14c.mp3{/audio}
We have a Bathroom/Toilet /Restroom/Lavetory
|
15 |
Ebe a na-egwu egwu {audio}gtsis15.mp3{/audio}
Ebe a na-egwuli egwu {audio}gtsis15a.mp3{/audio}
Gym or Recreational Center
|
Anyị nwere ebe a na-egwu egwu {audio}gtsis15b.mp3{/audio}
Anyị nwelu ebe a na-egwuli egwu {audio}gtsis15c.mp3{/audio}
We have a Gym or a Recreational Center
|
16 |
Telefonu {audio}gtsis16.mp3{/audio}
Telephone |
Ihe a bụ telefonu ụlọ akwụkwọ anyị {audio}gtsis16a.mp3{/audio}
Ife a bu igwe eji ekwu okwu n'ụnọ akwụkwọ anyị {audio}gtsis16b.mp3{/audio}
This is our School Telephone
|
17 |
Akwụkwọ {audio}gtsis17.mp3{/audio}
Books |
Anyị nwere akwukwo ọgụgụ {audio}gtsis17a.mp3{/audio}
Anyị nwelu akwukwo ọgụgụ {audio}gtsis17b.mp3{/audio}
We have books for reading |
18 |
Mkpịsị Akwụkwọ {audio}gtsis18.mp3{/audio}
Pens
|
Ihe a bụ mkpịsị akwụkwọ {audio}gtsis18a.mp3{/audio}
Ife a bụ mkpịsị akwụkwọ {audio}gtsis18b.mp3{/audio}
This is a pen |
19 |
Pensụlụ {audio}gtsis19.mp3{/audio}
Pencils
|
Ihe ndi a bụ pensụlụ {audio}gtsis19a.mp3{/audio}
Ife ndi a bụ pensụlụ {audio}gtsis19b.mp3{/audio}
These are pencils |
20 |
Kopị mashini {audio}gtsis20.mp3{/audio}
Copy Machine
|
Ihe a bụ kọpị mashịnị {audio}gtsis20a.mp3{/audio}
Ife a bụ kọpị mashịnị {audio}gtsis20b.mp3{/audio}
This is a copy machine |
21 |
kọmputa {audio}gtsis21.mp3{/audio}
Computer
|
Ihe a bụ Kọmputa {audio}gtsis21a.mp3{/audio}
Ife a bụ Kọmputa {audio}gtsis21b.mp3{/audio}
This is a Computer |
22 |
Printa {audio}gtsis22.mp3{/audio}
Printer |
Ihe a bu Printa {audio}gtsis22a.mp3{/audio}
Ife a bu Printa {audio}gtsis22b.mp3{/audio}
This is a Printer |
23 |
Igwe eji ede ihe {audio}gtsis23.mp3{/audio}
Igwe eji ede ife {audio}gtsis23a.mp3{/audio}
Type Writer |
Ihe a bụ Igwe eji ede ihe {audio}gtsis23b.mp3{/audio}
Ife a bu Igwe eji ede ife {audio}gtsis23c.mp3{/audio}
This is a type writer |
24 |
Labụ {audio}gtsis24.mp3{/audio}
Laboratory |
Ihe a bụ Labụ {audio}gtsis24a.mp3{/audio}
Ife a bụ Labụ {audio}gtsis24b.mp3{/audio}
This is a laboratory |
25 |
Ama igwu egwu {audio}gtsis25.mp3{/audio}
Field |
Ihe a bụ ama igwu egwu {audio}gtsis25a.mp3{/audio}
Ife a bụ ama igwu egwu {audio}gtsis25b.mp3{/audio}
This is a field |
26 |
Bọlụ Nkata {audio}gtsis26.mp3{/audio}
Basket Ball |
Ihe a bụ bọlu nkata {audio}gtsis26a.mp3{/audio}
Ife a bụ bọlụ nkata {audio}gtsis26b.mp3{/audio}
This is a basket ball |
27 |
Sọka bọlụ {audio}gtsis27.mp3{/audio}
Soccer Ball |
Ndi Naijiria na-agba Sọka bọlụ {audio}gtsis27a.mp3{/audio}
Nigerians play soccer ball |
28 |
Nkwa {audio}gtsis28.mp3{/audio}
Ndi Ọkụ Egwu {audio}gtsis28a.mp3{/audio}
Band
|
Ndi nkwa ụlọ akwụkwo anyi mara-aku egwu {audio}gtsis28b.mp3{/audio}
Ndi egwu ụnọ akwụkwo anyị ma-aku egwu {audio}gtsis28c.mp3{/audio}
Our school band plays music very well |
29 |
Nọsụ Ụmụ akwụkwọ {audio}gtsis29.mp3{/audio}
School Nurse
|
Ihe a bụ nọsụ ulo akwụkwọ anyị {audio}gtsis29a.mp3{/audio}
Ife a bụ nọsụ ụnọ akwụkwọ anyị {audio}gtsis29b.mp3{/audio}
This is our school Nurse |
30 |
Ataṅu {audio}gtsis30.mp3{/audio}
Mgbịrịmgba {audio}gtsis30a.mp3{/audio}
Bell |
Ihe a bụ ataṅu ulo akwukwọ anyị {audio}gtsis30b.mp3{/audio}
Ife a bụ mgbịrịmgba ụnọ akwụkwọ anyị {audio}gtsis30c.mp3{/audio}
This is our school bell |
31 |
Ebe idokota ngwogwo ụmụ Akwụkwọ {audio}gtsis31.mp3{/audio}
Ebe ụmụ Akwụkwọ na-edote ngwongwo {audio}gtsis31a.mp3{/audio}
Lockers
|
Ebe idote ngwongwo ụmụ akwụkwọ dị ọhụọ {audio}gtsis31b.mp3{/audio}
Ebe ụmụ akwụkwọ na-edote ngwongwo di ofuo. {audio}gtsis31c.mp3{/audio}
The school lockers are new
|
32 |
Akpa Ụmu Akwụkwọ {audio}gtsis32.mp3{/audio}
School Bag
|
Nke a bụ akpa ụmụ akwụkwo {audio}gtsis32a.mp3{/audio}
Ife a bu akpa umu akwukwo {audio}gtsis32b.mp3{/audio}
This is a school bag
|
33 |
Ndị Gụchara Akwukwo {audio}gtsis33.mp3{/audio}
Ndị Gụsịlịgo Akwụkwọ {audio}gtsis33a.mp3{/audio}
Umu grajuwet {audio}gtsis33b.mp3{/audio}
Graduates |
Ndị a bụ ụmụ grajuwet ọhụọ {audio}gtsis33c.mp3{/audio}
Ndị a bụ ụmụ grajuwet ọfụọ {audio}gtsis33d.mp3{/audio}
These are new graduates |
Comments powered by CComment