Things Seen: Schools (2)
Ihe ana-ahụ n'Ụlọ Akwụkwọ : {audio}g2sis01.mp3{/audio}
Ife ana-afụ n'ụnọ akwụkwọ : {audio}g2sis02.mp3{/audio}
Things seen in Schools
|
Igbo /English |
Igbo and English Sentences |
1 |
Ụlọ Akwụkwọ {audio}g2sis1.mp3{/audio} Ụnọ Akwụkwọ {audio}g2sis1a.mp3{/audio} School Building |
Ụlọ akwụkwọ anyị mara mma {audio}g2sis1b.mp3{/audio} Ụlọ akwụkwọ anyị amaka {audio}g2sis1c.mp3{/audio} Our School is beautiful |
2
|
Nwa Akwụkwọ {audio}g2sis2.mp3{/audio} Pupil/Student(Singular) ------------------------ Ụmu Akwụkwọ {audio}g2sis2a.mp3{/audio} (Pupils)/ Students) |
A bụ m nwa akwụkwọ {audio}g2sis2b.mp3{/audio} A bụ m nwata akwụkwọ {audio}g2sis2c.mp3{/audio} I am a pupil/Student ----------------------------- Anyi bụ ụmụ akwụkwọ {audio}g2sis2d.mp3{/audio} We are pupils or we are students |
3
|
Onye Nkuzi {audio}g2sis3.mp3{/audio} Teacher --------------------- Ndị Nkuzi {audio}g2sis3a.mp3{/audio}
Teachers
|
A hụrụ m onye nkuzi m n'anya {audio}g2sis3b.mp3{/audio} A fụlụ m onye nkuzi m n'anya {audio}g2sis3c.mp3{/audio} I love my Teacher |
4 |
Onye isi ụlọ Akwụkwọ {audio}g2sis4.mp3{/audio} Onye isi ụnọ Akwụkwọ {audio}g2sis4a.mp3{/audio}
Principal
|
Onye isi ụlọ akwụkwọ anyị bụ nwoke {audio}g2sis4b.mp3{/audio} Onye isi ụnọ akwụkwọ anyị bụ nwoke {audio}g2sis4c.mp3{/audio}
|
5 |
Onye Ode Akwụkwọ {audio}g2sis5.mp3{/audio} Onye na-aza fonu {audio}g2sis5a.mp3{/audio} Secretary/ Receptionist
|
Onye ode akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ anyị bụ ṅwaanyị {audio}g2sis5b.mp3{/audio} Onye ode akwụkwọ n'ụnọ akwụkwọ anyị bụ ṅwaanyị {audio}g2sis5c.mp3{/audio}
|
6 |
Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ {audio}g2sis6.mp3{/audio} Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ
School Bus |
E ji m ụgbọ ụmụ akwụkwọ gaa taa {audio}g2sis6a.mp3{/audio} E ji m ụgbọ ụmụ akwụkwọ jee tata {audio}g2sis6b.mp3{/audio} I went with School Bus Today. |
7 |
Ụlọ nri {audio}g2sis7.mp3{/audio}
Ụnọ nni {audio}g2sis7a.mp3{/audio}
Cafeteria
|
Anyị nwere ụlọ nri n̂ụlọ akwụkwọ anyị {audio}g2sis7b.mp3{/audio} Anyị nwelu ụnọ nni n'ụnọ akwụkwọ anyị {audio}g2sis7c.mp3{/audio} We have a Cafeteria in our School |
8 |
Ụlọ igu akwụkwọ {audio}g2sis8.mp3{/audio}
Ụnọ igụ akwaụkwọ {audio}g2sis8a.mp3{/audio} Library
|
A na m agụ akwụkwo n'ụlọ igụ akwụkwọ {audio}g2sis8b.mp3{/audio} A na m agụ akwụkwo n'ụnọ igụ akwụkwọ {audio}g2sis8c.mp3{/audio} I am studying in the Library. |
9 |
Kalasị {audio}g2sis9.mp3{/audio}
Class Room
|
Onye nkuzi na-akuzi ihe na Kalasị {audio}g2sis9a.mp3{/audio} Onye nkuzi na-akuzi ife na Kalasị {audio}g2sis9b.mp3{/audio}
|
10 |
Ụgboghọrọ a na-ede ihe {audio}g2sis10.mp3{/audio} Ụgbọghọlọ a na-ede ife {audio}g2sis10a.mp3{/audio} Black Board
|
Anyị nwere ụgbọhorọ a na-ede ihe {audio}g2sis10b.mp3{/audio} Anyị nwelụ ugbọhọlọ a na-ede ife {audio}g2sis10c.mp3{/audio}
|
11 |
Kabineti {audio}g2sis11.mp3{/audio}
Cabinets
|
Anyị nwere kabineti n'ụlọ akwụkwọ anyị {audio}g2sis11a.mp3{/audio} Anyi nwelu Kabineti n'ụnọ akwụkwọ anyị {audio}g2sis11b.mp3{/audio} We have cabinet in our school
|
12 |
Okpokoro {audio}g2sis12.mp3{/audio}
Okpokolo {audio}g2sis12a.mp3{/audio} Tabụlụ {audio}g2sis12b.mp3{/audio} Table
|
Anyị nwere okpokoro n'ụlọ akwụkwọ anyị {audio}g2sis12c.mp3{/audio}
Anyị nwelu okpokolo n'ụnọ akwụkwọ anyị {audio}g2sis12d.mp3{/audio}
Anyị nwere Tabụlụ {audio}g2sis12e.mp3{/audio} We have a Table in our School |
13 |
Oche ụmụ akwụkwọ {audio}g2sis13.mp3{/audio}
School Chair
|
Anyị nwere oche ụmụ akwụkwọ {audio}g2sis13a.mp3{/audio} Anyị nwelu oche ụmụ akwụkwọ {audio}g2sis13b.mp3{/audio} We have school chairs
|
14
|
Ebe a na-anyụ mamịrị {audio}g2sis14.mp3{/audio} Ebe a na-anyụ amịlị {audio}g2sis14a.mp3{/audio}
Restroom/Toilet Bathroom Lavetory |
Anyị nwere ebe a na-anyụ mmamiri {audio}g2sis14b.mp3{/audio} Anyị nwelu ebe a na-anyụ amịlị {audio}g2sis14c.mp3{/audio} We have a Bathroom/Toilet /Restroom/Lavetory
|
15 |
Ebe a na-egwu egwu {audio}g2sis15.mp3{/audio} Ebe a na-egwuli egwu {audio}g2sis15a.mp3{/audio} Gym or Recreational Center
|
Anyị nwere ebe a na-egwu {audio}g2sis15b.mp3{/audio} Anyị nwelu ebe a na-egwuli egwu {audio}g2sis15c.mp3{/audio} We have a Gym or a Recreational Center
|
16 |
Telefonu {audio}g2sis16.mp3{/audio} |
Ihe a bụ telefonu ụlọ akwụkwọ anyị {audio}g2sis16a.mp3{/audio} Ife a bu igwe eji ekwu okwu n'ụnọ akwụkwọ anyị {audio}g2sis16b.mp3{/audio} This is our School Telephone |
17 |
Akwụkwọ {audio}g2sis17.mp3{/audio}
Books |
Anyị nwere akwUkwO ọgụgụ {audio}g2sis17a.mp3{/audio} Anyị nwelu akwUkwO ọgụgụ {audio}g2sis17b.mp3{/audio} We have books for reading |
18 |
Mkpịsị Akwụkwọ {audio}g2sis18.mp3{/audio}
Pens
|
Ihe a bụ mkpịsị akwụkwọ {audio}g2sis18a.mp3{/audio} Ife a bụ mkpịsị akwụkwọ {audio}g2sis18b.mp3{/audio} This is a pen |
19 |
Pensụlụ
Pencils
|
Ihe a bụ bụ pensụlụ {audio}g2sis19a.mp3{/audio} Ife a bụ bụ pensụlụ {audio}g2sis19b.mp3{/audio} These are pencils |
20 |
Kopị manshin {audio}g2sis20.mp3{/audio}
Copy Machine
|
Ihe bụ kọpị manshịnị {audio}g2sis20a.mp3{/audio} Ife bụ kọpị manshịnị {audio}g2sis20b.mp3{/audio} This is a copy manchine |
21 |
kọmputa {audio}g2sis21.mp3{/audio}
Computer
|
Ihe a bụ Kọmputa {audio}g2sis21a.mp3{/audio} Ife a bụ Kọmputa {audio}g2sis21b.mp3{/audio} This is a Computer |
22 |
Printa {audio}g2sis22.mp3{/audio}
Printer |
Ihe a bu Printa {audio}g2sis22a.mp3{/audio} Ife a bụ Printa {audio}g2sis22b.mp3{/audio} This is a Printer |
23 |
Igwe eji ede ihe {audio}g2sis23.mp3{/audio} Igwe eji ide ife {audio}g2sis23a.mp3{/audio} Type Writer |
Ihe a bụ Igwe eji ede ihe {audio}g2sis23b.mp3{/audio} Ife a bu Igwe eji ede ife {audio}g2sis23c.mp3{/audio} This is a type writer |
24 |
Labụ {audio}g2sis24.mp3{/audio}
Laboratory |
Ihe a bụ Labụ {audio}g2sis24a.mp3{/audio} Ife a bụ Labụ {audio}g2sis24b.mp3{/audio} This is a laboratory |
25 |
Ama igwu egwu {audio}g2sis25.mp3{/audio}
Field |
Ihe a bụ ama igwu egwu {audio}g2sis25a.mp3{/audio} Ife a bụ ama igwu egwu {audio}g2sis25b.mp3{/audio} This is a field |
26 |
Bọlụ {audio}g2sis26.mp3{/audio}
|
Ihe bụ bọlu nkata {audio}g2sis26a.mp3{/audio} Ife a bụ bọlụ nkata {audio}g2sis26b.mp3{/audio} his is a basketball |
27 |
Sọka bọlụ {audio}g2sis27.mp3{/audio}
Soccer Ball |
Ndi Nijiria na-agba Sọka bọlụ {audio}g2sis27a.mp3{/audio} Nigerians play soccer |
28 |
Nkwa {audio}g2sis28.mp3{/audio} Ndi Ọkụ Egwu {audio}g2sis28a.mp3{/audio}
Band
|
Ndi nkwa ụlọ akwụkwo anyi mara-aku egwu {audio}g2sis28a.mp3{/audio}
Ndi egwu ụnọ akwụkwo anyị ma-aku egwu {audio}g2sis28b.mp3{/audio} |
29 |
Nọsụ Ụmụ akwụkwọ {audio}g2sis29.mp3{/audio}
Nurse (School)
|
Ihe a bụ nọsụ ulo akwụkwọ anyị {audio}g2sis29a.mp3{/audio} Ife a bụ nọsụ ụnọ akwụkwọ anyị {audio}g2sis29b.mp3{/audio} |
30 |
Ataṅịrị {audio}g2sis30.mp3{/audio}
Mgbịrịmgba {audio}g2sis30a.mp3{/audio} Bell |
Ihe a bụ ataṅịrị ulo akwzukwọ anyị {audio}g2sis30b.mp3{/audio} Ife a bụ mgbịrịgba ụnọ akwụkwọ anyị {audio}g2sis30c.mp3{/audio} This is our school bell |
31 |
Ebe idokote ngwogwo ụmụ Akwụkwọ {audio}g2sis31.mp3{/audio}
Ebe ụmụ Akwụkwọ na-edote ngwongwo {audio}g2sis31a.mp3{/audio} Lockers
|
Ebe idote ngwongwo ụmụ akwụkwọ dị ọhụọ {audio}g2sis31b.mp3{/audio}
Ebe ụmụ akwụkwọ na-edote ngwongwo di ofuo. {audio}g2sis31c.mp3{/audio} The school cabinets are new
|
32 |
Akpa Ụmu Akwụkwọ {audio}g2sis32.mp3{/audio}
School Bag
|
Nke a bụ akpa ụmụ akwụkwo {audio}g2sis32a.mp3{/audio}
Ife a bụ akpa ụmụ akwụkwọ {audio}g2sis32b.mp3{/audio}
This is a school bag
|
33 |
Ndị Gụchara Akwụkwọ {audio}g2sis33.mp3{/audio} Ndị Gụsịlịgo Akwụkwọ {audio}g2sis33a.mp3{/audio} Ụmụ Grajuwet {audio}g2sis33b.mp3{/audio}
Graduates |
Ndị a bụ ụmụ grajuwet ọhụọ {audio}g2sis33c.mp3{/audio} Ndị a bụ ụmụ grajuwet ọfụọ {audio}g2sis33d.mp3{/audio}
|
Comments powered by CComment