Things Seen: Homes
Ihe a na-ahu n'ulo :
{audio}h01.mp3{/audio}
Ife a na-afu n'uno :
{audio}h02.mp3{/audio}
What you see at homes.
English/Igbo |
Igbo & English
|
1 House
Ụlọ {audio}h1.mp3{/audio} Ụnọ
|
Nne m na Nna m zụrụ ụlọ ọhụọ {audio}h1a.mp3{/audio}
Nne m na Nna m golu ụnọ ọfụọ {audio}h1b.mp3{/audio}
Nne na Nna m golu ụnọ ọfụọ {audio}h1c.mp3{/audio}
My mother and Father bought a new house My parents bought a new home
Nne = Mother Nna = Father Zụrụ = buy(bought) golọ = buy(bought)
Ụlo (Ụnọ) = house/home ọhụọ (ọfụọ) = new |
2 Living Room/ Parlour
Palọ {audio}h2.mp3{/audio} Mbara Ụnọ {audio}h2a.mp3{/audio} |
Palọ anyị buru ibu {audio}h2b.mp3{/audio} Mbara ụnọ anyị buru ibe ibu {audio}h2c.mp3{/audio} Our living room is large
Vocabulary: Palọ = Igbo version of Parlour/living room anyị = our; buru= is; ibu = big
|
3 Bedroom
Nkpuke ihi Ụra {audio}h3.mp3{/audio}
Mkpuke ilalụ ụla {audio}h3a.mp3{/audio} |
Nke bụ "Nkpuke ihi Ụra" n'ụlọ anyị {audio}h3b.mp3{/audio}
Nke a bụ "Mkpuke ilalụ ụla"n'ụnọ anyị {audio}h3c.mp3{/audio}
Nke a bụ "Mkpuke ilalụ ụla" na banyị {audio}h3d.mp3{/audio}
This is a bed room in our house |
4 Food
Nri {audio}h4.mp3{/audio}
Nni {audio}h4a.mp3{/audio} Hamburger – Hambọga -------------
Pounded Yam - Nni ji |
Nne m ma esi nri {audio}h4b.mp3{/audio}
Nne m ma esi nni {audio}h4b.mp3{/audio}
My mother knows how to cook
Nri a bụ hambọga {audio}h4c.mp3{/audio}
Nni a bụ hambọga {audio}h4d.mp3{/audio}
This food is hamburger ----------- Ihe a nụ nri ji {audio}h4e.mp3{/audio}
Ife a nụ nri ji {audio}h4f.mp3{/audio}
This is pounded yam
Vocabulary: Nne = Mother; ma = knows; esi = to cook
|
5 Dinning Room/ Area
Ebe a na-eri nri {audio}h5.mp3{/audio} Ebe a na-eli nni {audio}h5a.mp3{/audio} |
Anyị nọọ n'Ebe a na-eri nri" n'ụlọ anyị {audio}h5b.mp3{/audio} Anyị nọọ n'Ebe a na-eli nni n'ụnọ anyị {audio}h5c.mp3{/audio}
We are eating in our dinning area/room
|
6 Bathroom
Mkpuka isa ahụ {audio}h6.mp3{/audio} Mkpuke isa arụ {audio}h6a.mp3{/audio}
|
Nke a bụ "Mkpuka isa ahụ" {audio}h6b.mp3{/audio}
Nke a bụ "Mkpuka isa arụ" {audio}h6c.mp3{/audio}
This is a bathroom |
7 Toilet Seat
Mkpuka inyụ mamịrị {audio}h7.mp3{/audio} Mkpuke Inyụ amịlị {audio}h7a.mp3{/audio}
|
Ebe a bụ "Mkpuka inyụ mamịrị" {audio}h7b.mp3{/audio}
Ebe a bụ "Mkpuke Inyụ amịlị {audio}h7c.mp3{/audio}
This is a toilet or a place we pee
|
8 Chair, Seat, Couch
Oche {audio}h8.mp3{/audio} Oche |
Nne m nwere ezigbo "Oche" n'ụlọ anyị {audio}h8a.mp3{/audio}
Nne m nwelụ ezigbo "Oche" n'ụnọ anyị {audio}h8b.mp3{/audio}
My mother has a nice couch/ seat/chair in our house
|
9 Box or suite case or a laugaage
Igbe {audio}h9.mp3{/audio}
Akpatị {audio}h9a.mp3{/audio}
|
Nna m zụrụ "Igbe" {audio}h9b.mp3{/audio}
Nna m golu "Akpatị" {audio}h9c.mp3{/audio}
My father bought a box or suite case or a laugaage
|
10 Door
Ụzọ {audio}h10.mp3{/audio} Ụzọ |
Biko mehe "Ụzọ" {audio}h10a.mp3{/audio}
Biko mehe kene "Ụzọ" {audio}h10c.mp3{/audio}
|
11 Window
Ụzọ nta {audio}h11.mp3{/audio}
Ụzọ nta
|
Biko mechie "Ụzọ nta" {audio}h11a.mp3{/audio}
Ụzọ nta {audio}h11b.mp3{/audio}
Please close the window
|
12 Bed
Ákwá {audio}h12.mp3{/audio}
Akwa
|
Lekwa "Ákwá" m {audio}h12a.mp3{/audio}
Nekwa Ákwá m {audio}h12b.mp3{/audio}
Look at my bed or see my bed
|
13 Clothes
Akwa {audio}h13.mp3{/audio} Akwa
|
Nne nne m na-eyi "Akwa" mara nma {audio}h13a.mp3{/audio}
Nne nne m na-eyi "Akwa" malụ nma {audio}h13b.mp3{/audio}
My grand mother Wears beautiful attire/clothing
|
14 Towel
Akwa ihecha ahụ {audio}h14.mp3{/audio}
Akwa ificha arụ {audio}h14a.mp3{/audio}
|
Akwa ihecha ahụ m dọkara adọka {audio}h12b.mp3{/audio}
Akwa nficha arụ m dọkara adọka {audio}h12c.mp3{/audio}
My towel is torn
|
15 Dress
Uwe {audio}h15.mp3{/audio}
Afe {audio}h15a.mp3{/audio}
|
Nwanne m nwaanyị na-eyi "Uwe" nke ukwu {audio}h15b.mp3{/audio}
Nwanne m nwaanyi na-eyi Afe rie nne {audio}h15c.mp3{/audio}
My sister wears many dresses or outfits
|
16 Hat or Cap
Okpu {audio}h16.mp3{/audio}
Okpu |
"Okpu" mee Mee ka ama ndi eze {audio}h16a.mp3{/audio}
"Okpu" mee ka eji amalu ndi eze {audio}h16b.mp3{/audio}
Red hats are symbolic of kings (Eze)
|
17 Light
Ọkụ {audio}m17.mp3{/audio}
Ọkụ
|
Ụlọ anyị n'ime Obodo enweghị "Ọkụ" {audio}h17a.mp3{/audio}
Ụnọ anyị n'ime Obodo enwero "Ọkụ" {audio}h17b.mp3{/audio}
Our village house Does not have light |
18 Ceiling Fan
Silin Fan {audio}h18.mp3{/audio} Silin Fan
|
Nke bụ "Silin Fan" n'ụlọ anyị na Kalifonịa {audio}h18a.mp3{/audio}
Nke a bụ "Silin Fan" n'ụnọ anyị na Kalifonịa {audio}h18b.mp3{/audio}
This a Ceiling Fan in our home in California
|
19 Air Conditioner
Ntu Oyi {audio}h19.mp3{/audio} Ntụ Oyi
|
Ntu Oyi bara uru na Nigeria {audio}h19a.mp3{/audio}
Ntụ Oyi balụ ụlụ na Nigeria {audio}h19b.mp3{/audio}
Air Condition is important in Nigeria
|
20 Shoes
Akpụkpọ ụkwụ
{audio}h20.mp3{/audio}
Akpụkpọ ụkwụ
|
Chinwe nwere "Akpụkpọ ụkwụ"
{audio}h20a.mp3{/audio}
Chinwe nwelụ "Akpụkpọ ụkwụ" {audio}h20b.mp3{/audio}
Ngozi has Shoes |
21
Mirror
Enyo {audio}h21.mp3{/audio}
Enyo
|
Lee onwe gi na "Enyo" {audio}h21a.mp3{/audio}
Kilie onwe gi na "Enyo" {audio}h21b.mp3{/audio}
Nene onwe gi na "Enyo" {audio}h21c.mp3{/audio}
Look at yourself in the mirror
|
22 Television
Ihe Onyinyo {audio}h22.mp3{/audio}
Ife enyo enyo {audio}h22a.mp3{/audio}
|
Anyị nwere "Ihe Onyinyo" n'ụlọ anyị {audio}h22b.mp3{/audio}
Anyị nwelụ "Ife enyo enyo" n'uno anyị {audio}h22c.mp3{/audio}
We have a TV in our house |
23 Dog
Nkịta {audio}h23.mp3{/audio} Nkita
|
Nkịta na-eche ụlọ anyị {audio}h23a.mp3{/audio}
Nkita na-eche ụnọ anyị {audio}h23b.mp3{/audio}
A dog gaurds our home/house |
24 Cats
Nwamba {audio}h24.mp3{/audio}
Nwamba
|
Nwamba dị n'ụlọ anyị dị atọ {audio}h24a.mp3{/audio}
Nwamba dị n'ụnọ anyị dị atọ {audio}h24b.mp3{/audio}
We have three cats in our house/ home
|
25 Swimming Pool
Ebe igwu mmiri {audio}h25.mp3{/audio} Ebe igwu mmili {audio}h25a.mp3{/audio}
|
Anyị nwere "Ebe a na-egwu mmiri" n'azụ ụlọ anyị {audio}h25b.mp3{/audio}
Anyị nwelụ "Ebe a na-egwu mmili" n'azụ ụnọ anyị {audio}h25c.mp3{/audio}
We have a swimming pool in our back yard
|
Comments powered by CComment