Nkọwa/Ajụjụ na Ọsịsa -
Introduction/Questions and Answers Why? Gịnị mere ijiri chọọ imụ Igbo?
Gịnị melu iji chọọ imụ Igbo?
Why do you want to learn Igbo? ============== Responses: Maka na a bụ m onye Igbo
Maka na a bụ m onye Igbo
Because I am an Igbo. (You can substitute other answers) --------------------------- Maka na, a ga m amụta ihe dị nma (bara uru)
Maka na a ga m amụta ezigbo ife dị nma
Beacause, I will learn something g ood or positive PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning) BEGIN PEOPLE THINGS ALPH NUMB NAMES DICT TOS
Comments powered by CComment