Dialogue Part 3
English Daily Interactions/
Activities |
Daily Greetings/ Activities |
61
He wants to speak to you
|
Ọchọrọ ikwuru gị {audio}am61aka.mp3{/audio} Ọcholụ igwa gị okwu {audio}am61akd.mp3{/audio}
|
62My dear sweat heart, wife |
Ezigbo nwunye m huru n'anya {audio}am62aka.mp3{/audio} Ezigbo nwunye m fulụ n'anya {audio}am62akd.mp3{/audio}
|
63
My dear honey
My dear husband |
Ezigbo mmanụ aṅụ m {audio}am63aka.mp3{/audio} Ezigbo mmaṅu aṅu m
Ezigbo di m ọma {audio}am63akc.mp3{/audio}
|
64Where are you? |
Ebee ka i nọọ? {audio}am64aka.mp3{/audio} Ebee ka ị nọọ?
|
65I am close to the house.
But the road is jammed. |
A nọọ m nso n'ụlo. Kama ụzọ tachiri atachị {audio}am65ka.mp3{/audio} A nọọ m nso n'ụnọ. Kama ụzọ agala aga ma nchaa {audio}am65akd.mp3{/audio}
|
66My darling husband, please take it easy
|
Ezigbo di m, jiri nọ nwayọ {audio}am66aka.mp3{/audio} Ezigbo di m, jili nọ nwayọ {audio}am66akd.mp3{/audio}
|
67What about our children? |
Kedu maka ụmụaka anyị? {audio}am67aka.mp3{/audio}
Kedu maka ụmụ aka anyị?
|
68Our children are fine |
Ụmụ aka anyị nọọ nke ọma {audio}am68aka.mp3{/audio} Ụmụ aka anyị nọọ ọfụma {audio}am68akb.mp3{/audio}
|
69What are they doing?
|
Gịnị ka ha na-eme? {audio}am69aka.mp3{/audio} Gịnị ka fa na-eme?
|
70Nkechi is doing her home work
Nkechi is studying her books
|
Nkechi na-eme hom wọk ya {audio}am70aka.mp3{/audio} Nkechi na-eme hom wọk
Nkechi na-agụ akwụkwọ {audio}am70akc.mp3{/audio}
|
71
Emeka, is playing ball oustside
|
Emeka na-agba bọlụ n'ezi {audio}am71aka.mp3{/audio}
Emeka na-agba bọlụ n'ilo
|
72 Playing what?
|
Agba gini? {audio}am72aka.mp3{/audio} Agba gini?
|
73 Tell Emeka, he is in
trouble with me
|
Gwaa, Emeka na ọnọ na nsugbu {audio}am73aka.mp3{/audio}
|
74
Emeka, get inside now!
|
Emeka, bata n'ụlọ ugbua! {audio}am74aka.mp3{/audio}
Emeta bata n'ụnọ kita kita! {audio}am74akd.mp3{/audio}
|
75
Emeka storms inside
the house and straight to the fridge
|
Emeka amabata n'ulo. Gaa na firiji |
76Emeka, what are you looking for?
|
Emeka, gịnị ka ina achọ? {audio}am76aka.mp3{/audio}
Emeka, gịnị ka ina achọ?
|
77
I am very hungry.
I am starving
Pounded Yam
|
Agụ na-agụsi m ike {audio}am77aka.mp3{/audio}
A na m ada mba {audio}am77akd.mp3{/audio}
Agụ na-agụ m rie nne {audio}am77akc.mp3{/audio}
|
78Take out your dirty hand from my fridge
|
Wepụ aka akwọrọ akwọ na firiji m {audio}am78aka.mp3{/audio}
Sepụ aka ana-akwụrọ akwọ na firij mụ {audio}am78akd.mp3{/audio}
|
79Wait a while, we will eat together when your father gets home
|
Chere ka anyị na nna unu rie ihe ma-ọlọta {audio}am79aka.mp3{/audio}
Chelu nwa obele, ka anyị na nna unu lie nni ma ọnata {audio}am79akd.mp3{/audio}
|
80I cooked a very delicious soup |
Esiri m ezigbo ofe dị ụtọ {audio}am80aka.mp3{/audio}
Esili m ezigbote ofe dị ụsọ {audio}am80akd.mp3{/audio}
|
81
I prepared pounded
yam as well |
Eme kwara m nri ji {audio}am81aka.mp3{/audio}
Eme kwara nni ji {audio}am81akd.mp3{/audio}
|
82We ate foofoo with soup yesterday
|
Anyi ji ofe rie foofoo ụnyahụ {audio}am82aka.mp3{/audio}
Anyi ji ofe lie foofoo echi gara aga {audio}am82aka1.mp3{/audio}
|
83
No, our mother cooked rice yesterday
(Amaka emerges and speaks) |
Ọdighị, Nne anyị siri osekapa ụnyahụ {audio}am83aka.mp3{/audio}
Mba nụ. Nne anyị siri osekapa echi gara aga {audio}am83akd.mp3{/audio}
|
84
I ate rice last night
You (Emeka) ate pizza last night |
Eriri m osekapa na abali ụnyahụ {audio}am84aka.mp3{/audio}
Gi bụ Emeka tara piza echi gara aga {audio}am84akd.mp3{/audio}
|
85My darling husband welcome
Daddy, welcome back
|
Ezigbo di m ilọ {audio}am85aka.mp3{/audio}
Nna anyi nọọ {audio}am85akb.mp3{/audio}
|
86
Let us eat diner immediately |
Ngwanu, ka anyị rie nri abalị {audio}am86aka.mp3{/audio}
Ngwanụ, ka anyị lie nni abanị {auduo}am86akd.mp3{/audio}
|
87Mom, thanks for the delicious meal
|
Nne, imeka maka nri ụtọ isiri {audio}am87aka.mp3{/audio}
Nne, dalụ maka ọmalicha nni isili {audio}am87akd.mp3{/audio}
|
88Mommy and Daddy, good night
|
Nne na nna ezigbo abalị {audio}am88aka.mp3{/audio}
Nne na Nna, abani ọma {audio}am88akd.mp3{/audio}
|
89
Remember to brush your teeth
Remember to take your nightly
shower |
Chetakwa nụ isa eze unu {audio}am89ak.mp3{/audio}
Chetakwa nụ isa arụ uchichi {audio}am89kd.mp3{/audio}
|
90
Come let us have
our nightly prayer |
Bịa nụ ka anyị kpe ekpere abalị {audio}am90aka.mp3{/audio}
Bia nụ ka anyị kpe ekpele abanị {audio}am90akd.mp3{/audio}
|
91 May God continue
to bless this family
|
Ka Chineke nonyere ezi n'ụlọ anyị {audio}am91aka.mp3{/audio}
Ka Chineke gozie ezi n'unọ anyị {audio}am91akd.mp3{/audio}
|
92Have a a sound sleep |
Rarụ nọ nke ọma {audio}am92aka.mp3{/audio}
Naba nụ ọfụma {audio}am92akd.mp3{/audio}
|
93GOOD NIGHT EVERY ONE |
Ka chi bọọ nụ {audio}am93aka.mp3{/audio}
Ka chị foo nụ {audio}am93akd.mp3{/audio}
|
Comments powered by CComment