Dialogue Part 2
English Daily Interactions/Activities |
Igbo Daily Greetings/ Activities |
31 Father, please give me money(Singular) |
Nna, biko nye m ego {audio}am32ak.mp3{/audio}
|
32Father, please give us money(plural).
|
Nna m, biko nye anyị ego. {audio}am29.mp3{/audio}
|
33Mother, please give me money(Singular) |
Nne, biko nye m ego. {audio}am33ak.mp3{/audio}
|
34
Mother, please give us money
|
Nne, biko nye anyị ego. {audio}am34ak.mp3{/audio}
|
35 Wait for me to drive you to school |
Chere nu ka m buga unu na ulo akwụkwọ {audio}am30.mp3{/audio}
|
36Wait for me to take you to school
|
Chere ka m buga gi na ulo akwụkwọ {audio}am36ak.mp3{/audio} (gi= singular) (unu = plural) |
37Please wake up from sleep
|
Biko teta n'ụra {audio}am37ak.mp3{/audio} |
38My sister, are you ready for school?
My sisters, are you ready for school?
|
Nwa nnem nwanyi, ijikerele (ejikego) ulo akwukwo? {audio}am38aka.mp3{/audio} Umu nnem nwanyi, unu ejikelere (ejikego) ulo akwukwo? {audio}am38akb.mp3{/audio}
|
39My brother, are you ready for school?
My brothers,are you ready for school? |
Nwa nnem nwoke, ijikerele (ejikego) ulo akwukwo? {audio}am39aka.mp3{/audio}
Umu nnem nwoke, unu ejikelere (ejikego) ulo akwukwo? {audio}am39akb.mp3{/audio} |
40Are you all back from school? (two or more people)
|
Unu alọtala ụlọ akwukwọ? {audio}am40aka.mp3{/audio}
|
41 Are you back from school? (One Person)
|
Ilotata ulo akwukwo? {audio}am41akb.mp3{/audio} |
42 Where do you want to go? (singular)
|
Kedu ebe ịcọrọ iga? {audio}am42aka.mp3{/audio} |
43Where do you want to go?(Plural)
|
Kedi ebe unu chọrọ ịga? {audio}am43aka.mp3{/audio} |
44I want to go to ọrụ
|
A chọrọ m iga ọrụ {audio}am44aka.mp3{/audio} |
45I want to go to the market
I want to go to the Store |
A chọrọ m iga ahịa {audio}am45aka.mp3{/audio}
A chọrọ m iga na stọ {audio}am45akb.mp3{/audio}
|
46
Come and escort me to the market |
Bia duga m ahịa {audio}am46ak.mp3{/audio}
Bịa deju m afịa {audio}am46akb.mp3{/audio}
|
47What are you going to buy from the market? |
Gịnị ka ina-aga ịzụ n'ahia? {audio}am47aka.mp3{/audio}
Gịnị ka ina-eje igo n'afịa {audio}am47akb.mp3{/audio}
|
48What are you going to buy from the market? |
A na m aga-izu ihe eji esi nri {audio}am48aka.mp3{/audio}
A na m eje-igo ife eji esi nni {audio}am48akb.mp3{/audio}
|
49Good bye |
Jee nke ọma {audio}am49aka.mp3{/audio}
Jee ọfụma {audio}am49akb.mp3{/audio}
|
50
I am preparing afternoon meal |
A na m esi nri ehihe {audio}am50aka.mp3{/audio}
A na m esi nni efife {audio}am50akb.mp3{/audio}
|
51
Good after mommy
|
Nne m, ezigbo ehihe {audio}am51aka.mp3{/audio}
Nne m, efife ọma {audio}am51akb.mp3{/audio}
|
52Thanks, my great children |
Ndewo, ezigbo ụmụ {audio}am52aka.mp3{/audio}
Dalụ, ezigbo ụmụ m {audio}am52akb.mp3{/audio}
|
53
Have you come back from school? |
Ụnụ ọlatala akwụkwọ? {audio}am53aka.mp3{/audio}
Ụnu ọnatago akwụkwọ? {audio}am53akb.mp3{/audio}
|
54Welcome back |
Unu alọ {audio}am54aka.mp3{/audio}
Nọọ nụ {audio}am54akb.mp3{/audio}
|
55
Monny, where is our father? |
Nne, ebe ka nna anyị nọọ? {audio}am55aka.mp3{/audio}
Nne ebe ka nna anyị nọọ? {audio}am55aka.mp3{/audio}
|
56Your father went to work |
Nna unu gara ọrụ {audio}am56aka.mp3{/audio}
Nna unu jere ọlụ {audio}am56akb.mp3{/audio}
|
57
Telephone rings
|
Telefonu na-akụ {audio}sound1a.mp3{/audio} |
58Who is calling? |
Onye na-akpọ? {audio}am58aka.mp3{/audio} Onye na-akpọ?
|
59
It is our daddy on the phone |
Ọ bụ nna anyị na-akpọ {audio}am59aka.mp3{/audio} Ọbụ nna anyị na-akpọ
|
60
What does he want? |
Gịnị ka ọ chọrọ? {audio}am60akd.mp3{/audio}
Gịnị ka ọ chọrọ?
|
Comments powered by CComment