Alphabets Pronunciation - Part 1
<<- PREVIOUS LESSON => NEXT LESSON
Listen To All 36 Igbo Alphabets
Alphabets Pronunciation - Part 1
No |
Alphabets |
Sentences in Igbo & English |
1 |
A a
Ah, annual, apple, at
======= Aha
Name |
A bụ m--------
I am---------- A bụ m Chima
I am Chima ===== Aha m bụ Chima
Afa m bụ Chima
My name is Chima A bụ m onye Igbo
I am an Igbo man Anyị bụ Ndigbo
We are Igbo people |
2 |
B b
Bee, befriend, believe == Biko
Please |
Biko, a chọrọ m ego
Biko achọlụ m ego
Please, I want money |
3 |
CH ch
Chalk, church, choice == Chineke
Chukwu
God |
Chineke bụ nna anyị
Chukwu bụ nna anyị
God is our father |
4 |
D d
Deed, desert, decry == Dalụ
Thank you |
Dalụ nne m na nna m
Dalụ nne m na nna m Thank you my mother and my father |
5 |
E e
Egg, ate, end, empty |
E bi m na Nuyọk
I live in New York E si m Abịa Steti
I come from Abịa State E nwere m ọrụ bekee
Enwelu m ọlụ oyibo
I have a job a white collar job |
6 |
F f
Field, fish, finish, Finland |
Fopu ahịhịa dị n'ubi
Uproot the grass(weed) in the farm Fa bụ ụmụ nne m
They are my relatives |
7 |
G g
Gift, girl, gear, giggle |
Gaa ngwa ngwa
Gaa ọsịsọ
Go quickly Gotalụ m ife n'afịa {mp3}gg3{mp3}} Buy something for me from the market |
8 |
GB gb {mp3}gb2_letter{/mp3} IGBO |
Igbo bụ oke mba Igbo bụ nnukwu Obodo Igbo is a great Nation |
9 |
GH gh
Neighbor, rough, tough
|
Ghara ihe ahụ otu ọ dị
Leave that thing as is |
10 |
GW gw
Gwyneth, Gwent, Gwinnette |
Gwa m ihe mere taa
Gwa kene m ife melu taata
Tell me what happened today |
11 |
H h
Hen, hence, Heinz, help |
Ha bu ụmụ nne m
They are my relatives |
12 |
I i
Ear, either, eye, |
Ihe ọma dị mma
Ife ọma dị mma
A good deed is noble |
13 |
Ị ị
Ignorant, Ignition, inform |
Ị ga-abịa n’ụlọ?
Ị ga-abịa n’unọ?
Will you come to the house? |
14 |
J j
Jail, jet, jest, Jersey |
Jee ka I mata ihe mere
Jee ka I mata ife melu
Go and find out what happened Jee ọsịsọ
Go quickly |
15 |
K k
Kate, kernel, kept |
Ka chi bụọ nke ọma
Ka chi foo nke ọma
Good night or have a pleasant night |
16 |
KP kp
Kpom (Empty barrel ) |
Kpọchie ụzọ gị
Close your door Kpote nwanne gi
Wake up your brother/sister Wake up your sibling |
17 |
KW kw
Quote, quack, quick, |
Kwụọ m ụgwọ I ji m
Pay me back my money Kwue ezi okwu
Tell the truth |
Comments powered by CComment