Abalï
Abani
night
|
|
Abalï ọma
Abanị ọma
Good night |
|
Abụọ
Two
|
|
Aha
Afa
Name
|
|
Afele
Afere
Plate
|
|
afụfa
Garden eggs |
|
agha
War |
|
Agu
Tiger |
|
Agu
Hunger |
|
agwa
Beans |
|
Agwọ
Snake |
|
aha
Name |
|
Ahịa
Afịa
Market |
|
Ahọ
Afọ
Year |
|
Ahụ
That, those; body |
|
aja
Sand |
|
ajali
Red earth |
|
akpa
Bag |
|
Akpatị nri
Akpatị nni
Cupboard (box for food) |
|
aku bekee
aku oyibo
Coconut |
|
Akụkụ
Part, edge |
|
akwa
eggs akwa
Cloth akwa
Bed akwa
Crying |
|
Akwụnakwụna
Prostitute, Harlot |
|
Akwụkwụ
Book, paper, leaf |
|
Akwụkwọ ọgwụ
Herbs |
|
ala
Ani
Ground, land, earth |
|
alïbasa
Onion
|
|
Anọ
Four |
|
Anụ
animal, meat |
|
Anụ ọhịa
Anụ ọfịa
bush animal, bush meat |
|
Aṅụ
Bee |
|
Aṅụlị
Aṅụrị
Happy, merry |
|
Aṅuli arọ ọfụụ
Aṅuri ahọ ọhụọ
happy new year |
|
Aṅuli maka Easter
Aṅuri maka easter
happy easter |
|
Aṅuli ekeresimesi
Aṅuri ekeresimesi
merry christmas |
|
Aṅụlị ụbọsị ọmụmụ
Aṅụrị ụbọchị ọmụmụ
Happy Birthday |
|
anwu
sun |
|
Anyanwụ
sun |
|
Anyị
we, us, our |
|
Arịrịọ
Beg, begging |
|
Arọ
year |
|
asaa
seven |
|
Asatọ
eight |
|
Atọ
three |
|
Atụlụ
Atụrụ
sheep |
|
Azịza
broom |
|
Azụ
Back Azụ
Fish |
Comments powered by CComment