i
You |
|
ị
You |
|
Igodo
Key |
|
ị bọlachị
Good-morning |
|
ihe
ife
Something |
|
ihe ahụ
ife ahụ
that (thing) |
|
Ihea
Ifea
this (thing) |
|
ijeri
1,000,000,000 (one billion) |
|
ike
strength |
|
ike kwe
Maybe, perhaps |
|
ikpele mmili
ikpere mmiri
riverbank |
|
ikuke
Air, wind |
|
ili
bury |
|
Ime
Inside or interior Ime
Pregnant |
|
ime obodo
village |
|
imela
thank you |
|
ire
Sell ile
ire
Tongue |
|
ili
iri
ten |
|
ise
five |
|
isi
head
To cook (verb) |
|
isi mgbu
isi ọwụwa
head-ache |
|
Isii
six |
|
ite
pot |
|
itolu
Itenanị
nine |
|
izute
meet |
|
Comments powered by CComment