Log in   \/  
x
x
Register   \/  
x

 

 

 

Na

And (conjuction)

 
 

N’agbo

Farewell, Go well

 
 

N’agbọ

Southern end (side)

 
 

 n’akụkụ 

Beside

 
 

n’ani

n’ala

On earth, on ground

(preposition)

 
 

n’elu 

n’enu 

On top, up

(preposition)

 
 

n’ezi 

 

n’ilo 

 

Outside

 
 

n’ime 

 

inside

 
 

n’okpulu

n’okpuru

Under, below

 
 

 n’anwụ

Under the sun

 
 

n’ọnwụ

At death

 
 

Nanị

Only

 

 
 

Na ndo,

under the Shadow

 
 

Narị 

100 (hundred)

 
 

ncha

Soap

 
 

nche anwu 

umbrella

 
 

nde 

1,000,000 (one Million)

 
 

ndï be

family

 

 
 

ndi

People(Plural)

 
 

ndigbo

Igbo People(Plural)

 
 

Ndị ọlụ

workers

 
 

Ndị mmepe obodo

development agency

Ndị Ọchịchị obodo

Government officials

 
 

Ndịa

these (group)

 
 

Ndi-agu

Farm dwellers

 
 

Ndịda

down the road

 
 

Ndidi

Patience

 
 

Ndiụlọ

Ndịụnọ

Home dwellers

 
 

Ndolo mmili 

Ndoro mmiri 

(Drain water), swimming-pool

 
 

Ndụ

life

 
 

ngaji

ngazi

spoon

 

 
 

ngaji eze

ngazi eze

Fork

 
 

ngwa afịa 

ngwa ahịa 

merchandise

 
 

niile

all, everybody, everything

 
 

njem 

Travel, trip

 
 

nke

of, of which, whose

 

 
 

nke ahụ

nke anwa 

 

That

 
 

nkea

this


 
 

nkita

dog

 
 

Nmanụ-ọkụ 

Fuel, kerosine


 
 

nma 

Fine, Good, beautiful

 
 

nma 

knife

 
 

nna 

father


Nna m bụ dokinta

My father is a doctor

 

nne 

mother

Nne m nwere  obi ọma

Nne m nwelụ obi ọma

My mother is kind

-------------------

Nne m  bụ __

My mother is _

Nne m bụ nọsụ

My mother is a nurse

Nne m bụ Onye Nkuzi 

 My mother is a Teacher

Nne m bụ Onye na-eku nwa

Nne m bụ Onye na-enode nwa

 

My Mother is a Baby Sitter

 

Nọ 

present (verb)

 
 

Nnọkọ 

Together, meeting

 
 

 Nnọọ 

welcome

 
 


nnuku 

nnukwu 

lot, many, huge, large



 
 

Nọdụ anị

Nọdụ ala

sit down (verb)

 
 

nonye

join (verb)

 
 

Nnị

Nrị

 

food

 
 

Nnị abanị

Nrị abalị

Dinner

Nnị ụtụtụ

Nnị ụtụtụ

Breakfast

Nrị efifie

Nrị ehihie

Lunch

Nrị anyansị

Nnị mgbede

Dinner (Supper)



 
 

nso

close, nearby


 
 

Nsọ

Holy

 
 

nsogbu 

trouble, worry, disturbance


 
 

Nụ 

hear (verb)


 
     

Comments powered by CComment

Copyright   All Rights Reserved, 2011-2020. Mother Tongue Academy. We can be  reached  by Phone at (516) 643-1545  or by our Website Contact  E-mail

Web Analytics