O
o
he,she, it |
|
obe
Cross |
|
obele
Small, litle |
|
obodo
Town, village, country, place |
|
obodo bekee
obodo Oyibo
White man’s countryeurope |
|
obu
bedroom |
|
Oche
chair |
|
ofe
soup, |
|
oge
time, period, occasion |
|
oge ugụrụ
harmattanperiod, cold season |
|
ogede
banana |
|
ogologo
ogologo
Long, tall |
|
oji
black |
|
oke ọlụ
oke ọnụ
expensive |
|
Okwukwe
Faith |
|
okporo
prawn |
|
Okporoko
stockfish |
|
Okpukpe
denomination |
|
Okpukpu
Multiplicity |
|
okpuru
under |
|
ole
how many, how much |
|
olee
which, where, when, how one
Which.when, how, where |
|
olu
onu
Neck |
|
Onweghi ọzọ
onwerozi
Nothing remaining, nothing more, it is finished |
|
Onye
Somebody onye?
, Who? |
|
onye ahịa
onye afịa
customer |
|
onye Anglican
anglican person, person who belongs to Anglican Church |
|
onye Catholic
Person belonging to Catholic Church |
|
onye Igbo
igboman |
|
onye isi
Boss/supervisor, manager |
|
onye na ere ọgwụ
Pharmacist, medicine dealer |
|
onye nkuzi
teacher |
|
onye ọcha
white man |
|
onye ojii
black man |
|
onye ọlụ
worker |
|
onye ụka
Church goer |
|
onye-ode akwụkwọ
secretary |
|
ore akwụkwọ
book seller |
|
ore ihe
ole ife
seller |
|
ose
pepper |
|
osikapa
rice |
|
osisi
tree |
|
otu
one; as, that otu
Member |
|
oyi
cold |
|
Comments powered by CComment