ụbọ akwala
Guitar, string musical instrument |
|
ụbọchị
day, daylight, weather |
|
ụbọchị ọma
ụbọsị ọma
Good day |
|
ụbọchị ụka
ụbọsị ụka
Sunday |
|
ụdị
kind, sort |
|
ụgbọ ala
ụgbọ anị
car, motor
|
|
ụgbọ elu
ụgbọ enu
Airplane
|
|
ụgbọ mmili
ụgbọ mmiri
Boat, ship |
|
ụgụ
pumpkin |
|
ụka
church |
|
ụlọ
ụnọ
house |
|
ụlọ akwụkwo
ụnọ akwụkwo
school |
|
ụlọ mposi
ụnọ mposi
Toilet, rest room |
|
ụlọ ọgwụ
ụnọ ọgwụ
hospital |
|
ụlọ ọrụ
ụnọ ọlụ
office |
|
ụlọ oriri
ụnọ olili
restaurant |
|
ụnọ nde njem/ ije
hotel |
|
ụmụ aka
children |
|
ụtụtụ
morning |
|
ụtụtụ ọma
good morning |
|
ụzọ
Door, way ụzọ
Early dawn, First light
|
Comments powered by CComment