Log in   \/  
x
x
Register   \/  
x

 

            

English/Igbo

 Igbo

English

  

1   Ụzọ

  

 Door

 

 

 

Biko mepe

"Ụzọ"

 

Biko mehe kene

"Ụzọ"

 

Please, open the door

 

2.  Ụzọ nta

 

 

Obele Ụzọ

 

 

 

Window

     

 

Biko mechie

"Ụzọ nta"

 

Biko mechie obele ụzọzọ

 

Please close the

window

 

 

3  Palọ

 

 

Mbala Ụnọ

 

Living

Room/

Parlour

 

 Palọ anyị buru ibu

 

Mbala ụnọ anyị bulu

ibu

 

Our living room

is large

 

Vocabulary:

Palọ = Igbo version

of Parlour/living room

 anyị = our;

buru= is;

bulu= is;

 

ibu = big

 

 

 4  

Nkpuka

ihi Ụra

 

Mkpuke

ilalụ ụla

Bedroom

 

Nke a bụ

"Nkpuke ihi

Ụra"

 

Ife a bụ

"Mkpuke ilalụ ụla"

 

This is a bed room.

 

 5   

Ọkụ

 

Ọkụ

 

Light

 

 

  

Ụlọ anyị nwere

"Ọkụ"

  

Ụnọ anyị

Nwelụ "Ọkụ"

Our house

has light

 

Ebe a na-eri nri

Ebe a na-eli nni

 

Dinning Room/

Area

 

 

Anyị nọọ n'Ebe a

na-eri nri"

n'ụlọ anyị

Anyị nọọ n'Ebe a

na-eli nni

 

We are in

in our dinning

area/room

 

 Mkpuka isa ahụ

 

Mkpuke isa arụ

 

Bathroom

 

 

Nke a bụ

"Mkpuka isa ahụ"

 

Ife a bụ

Mkpuke isa arụ

 

This is a bathroom

  

  

Mkpuka inyụ

mamịrị

Mkpuke

Inyụ amịlị

 

Toilet/Rest Room

 

 

Ebe a bụ

"Mkpuka inyụ

mamịrị"

 

"Ife a bụ mkpuke

Inyụ amịlị

 

This is a toilet/rest room

 

9  

Oche

Oche

 

Chair, Seat,

Couch

 

 Nne m nwere

Oche

 

Nne m nwelụ

Oche

{mp3}hb9b{/mp3}

 

My mother has

couch/seat/

chair 

10

Ntu Oyi

 

 Ntụ Oyi

 

Air Conditioner

 

Ntu Oyi bara uru

 

Ntụ Oyi balụ ụlụ

Air Conditioner is

important

11

Usekwu

 

Kitchen

 

 

 

Usekwu anyi

mara nma

Usekwu anyi

Malụ nma

Our Kitchen is nice

12  

Ákwá

Akwa

Bed

 

 

 

 Lekwa "Ákwá" m

Nekwa Ákwá m

 

Look at my bed

or

see my bed

 

 

13  

 Akupe Bekee

Akupe oyibo

 Fani

Fan

 

 

 

Nke bụ Akupe Bekee anyi

 

Ife a bụ "akupe oyibo anyi"

 

This is our  Fan

 

14   

Enyo

   

Enyo

 

Mirror

 

 

 

 

Lee onwe gi

na "Enyo"

 

Kilie onwe

gi na "Enyo"

  

Nene onwe

gi na "Enyo"

 

Look at yourself in

the mirror

  

15     

Ihe Onyinyo

 

Ife enyo enyo

 

Television

 

 

 

Anyị nwere

"Ihe

Onyinyo"

 

Anyị nwelụ Ife

enyo enyo"

We have a Television

<= Go back to Pictorial

Comments powered by CComment

Copyright   All Rights Reserved, 2011-2020. Mother Tongue Academy. We can be  reached  by Phone at (516) 643-1545  or by our Website Contact  E-mail

Web Analytics