Log in   \/  
x
x
Register   \/  
x

Ebe ndi mmadu na-aga {audio}

{audio}pbg01.mp3{/audio}

Ebe ndi mmadu na-eje

{audio}pbg01a.mp3{/audio}

Where People commonly go to

Igbo/English

Igbo and English

Sentences

1

Ahịa

{audio}pbg1.mp3{/audio}

Afịa

{audio}pbg1a.mp3{/audio}

  

Market

Ndị Ovim nwere

Ahịa a na-akọ Oriendu

{audio}pbg1b.mp3{/audio}

Ndị Ovim, nwelụ

Afịa a na-akpọ Oyendu

{audio}pbg1c.mp3{/audio}

Ovim has a

market

Note:

Oriendu = Market for life

{audio}pbg1d.mp3{/audio}

2    

Ụlọ Ọrụ

{audio}pbg2.mp3{/audio}

Ụnọ Ọlụ

{audio}pbg2a.mp3{/audio}

Office

Ụlọ Ọrụ m dị

Na Nuyọk

{audio}pbg2b.mp3{/audio}

Ụnọ Ọlụ m dị

Na Nuyọk

{audio}pbg2c.mp3{/audio}

My office is in

New York

 3   

Ụlọ Ego

{audio}pbg3.mp3{/audio}

Ụnọ Ego

{audio}pbg3a.mp3{/audio}

 Ụlọ Akụ

{audio}pbg3aa.mp3{/audio}

Ụlọ Akụ

{audio}pbg3ab.mp3{/audio}

Bank

Tnye ego

 gị n'Ụlọ Ego

{audio}pbg3b.mp3{/audio}

Tinye ego gị

n'Ụnọ Ego

{audio}pbg3c.mp3{/audio}

Note:

Ụlọ/Ụnọ = House

{audio}pbg3d.mp3{/audio}

Ego = Money

{audio}pbg3e.mp3{/audio}

Tinye = Put

{audio}pbg3f.mp3{/audio}

Deposit your salary

in the bank

4

Ụlọ Ekpere

{audio}pbg4.mp3{/audio}

Ụnọ Ekpele

{audio}pbg4a.mp3{/audio}

Ụlọ Ụka

{audio}pbg4b.mp3{/audio}

Ụnọ Ụka

{audio}pbg4c.mp3{/audio}

Church

Anyi na-aga Ụlọ Ekpere 

{audio}pbg4e.mp3{/audio}

Anyi na-eje Ụnọ Ekpele

{audio}pbg4f.mp3{/audio}

Anyị na-aga Ụlọ Ụka 

  {audio}pbg4g.mp3{/audio}

Anyị na-eje Ụnọ 

Ụka 

{audio}pbg4h.mp3{/audio}

We attend church

Note:

Na-aga = Going

{audio}pbg4i.mp3{/audio}

5

Ụlọ Akwụkwọ

{audio}pbg5.mp3{/audio}  

Ụnọ Akwụkwọ

{audio}pbg5a.mp3{/audio}  

School

A na m aga

Ụlọ Akwụkwọ  

{audio}pbg5b.mp3{/audio}  

A na m eje

Ụnọ Akwụkwọ {audio}pbg5c.mp3{/audio}  

I am going to school

Mọlụ

{audio}pbg6.mp3{/audio}  

Mọlụ

Mall

Anyị enwere Mọlụ

{audio}pbg6a.mp3{/audio}  

Anyị enwelụ Mọlụ

{audio}pbg6b.mp3{/audio}  

We don't have a mall

7

Ozuzu ike

{audio}pbg7.mp3{/audio}  

Ezumike

{audio}pbg7a.mp3{/audio}  

Vacation

Nna m nwere

"Ozuzu ike"

{audio}pbg7b.mp3{/audio}  

Nna m nwelụ

Ezumike

{audio}pbg7c.mp3{/audio}  

My father has a

Vacation

Muvi

{audio}pbg8.mp3{/audio}  

Muvi

Movies

Anyị gara Muvi

{audio}pbg8a.mp3{/audio}  

Anyị jelụ Muvi

{audio}pbg8b.mp3{/audio}  

We went to the

Movies

9

Agbala Akụ Bekee

{audio}pbg9.mp3{/audio}  

Agbana Akụ Oyibo

{audio}pbg9a.mp3{/audio}  

Museum

Anyi jere n’Agbala

Akụ Bekee

{audio}pbg9b.mp3{/audio}  

Anyị jelụ n’Agbana

Akụ Oyibo

{audio}pbg9c.mp3{/audio}  

We went to

a measum

10

Ụlọ ndi Ije

{audio}pbg10.mp3{/audio}  

Ụno ndi Ije

{audio}pbg10a.mp3{/audio}  

Hotel

Ebi m n'Ụlọ ndi Ije

{audio}pbg10b.mp3{/audio}  

Ebi m n'Ụnọ ndi Ije

{audio}pbg10c.mp3{/audio}  

I live in a hotel

11

Ụlọ Nri Ahịa

{audio}pbg11.mp3{/audio}  

Ụnọ nnị Afịa

{audio}pbg11a.mp3{/audio}  

Restaurant

Anyị gara n'Ụlọ

 Nri Ahịa

{audio}pbg11b.mp3{/audio}  

Anyị jelụ n'Ụnọ

nnị Afịa

{audio}pbg11c.mp3{/audio}  

We went to a

retaurant

12

Bowolin Allị

{audio}pbg12.mp3{/audio}  

Bowolin Allị

Bowling Alley

Nne m gara na

"Bowolin Allị?"

{audio}pbg12a.mp3{/audio}  

Nne m jelụ na

"Bowolin Allị?"

{audio}pbg12b.mp3{/audio}  

We are blowling?

13

  Ụlo  kọfị

{audio}pbg13.mp3{/audio}  

Ụnọ  kọfị

{audio}pbg13a.mp3{/audio}  

Coffee Shop

Nne m nwere  

Ụlo kọfị?

{audio}pbg13b.mp3{/audio}  

Nnedụ m nwelụ

Ụnọkọfị?

{audio}pbg13c.mp3{/audio}  

My mother has a coffee

Shop

14

Ahịa ukwu Bekee 

{audio}pbg14.mp3{/audio}  

 Nnukwu Afia Oyibo

{audio}pbg14a.mp3{/audio}  

  

Super Market

Anyi nwere Ahịa ukwu Bekee

{audio}pbg14b.mp3{/audio}

Anyi nwelụ nnukwu Afia Oyibo

{audio}pbg14c.mp3{/audio}  

We have a super

Market

15

 Ama Ọha

{audio}pbg15.mp3{/audio}  

 Ama Ọra

{audio}pbg15a.mp3{/audio}  

Park /Play Ground

Anyị nwere Ama Ọha 

{audio}pbg15b.mp3{/audio}  

Anyị nwelụ Ama Ọra

{audio}pbg15c.mp3{/audio}  

We have a park or public playing ground

16

Ama Igwuri Egwu

{audio}pbg16.mp3{/audio}  

Ọgbọ Igwuli Egwu

{audio}pbg16a.mp3{/audio}  

Sports Center/

Stadium

Anyị nwere

"Ama Igwuri Egwu"

{audio}pbg16b.mp3{/audio}  

Anyị nwelụ "Ọgbọ Igwuli Egwu"

{audio}pbg16c.mp3{/audio}  

We have a sports Center or Stadium

 17

 Ụlọ Ọgwụ

{audio}pbg17.mp3{/audio}  

Ụnọ Ọgwụ

{audio}pbg17a.mp3{/audio}  

Hospital

Nwanne m nwaanyị

 bụ nọsụ n'Ụlọ Ọgwụ

{audio}pbg17b.mp3{/audio}  

Nwanne nwaanyị

bụ nọsụ n'Ụnọ Ọgwụ 

{audio}pbg17c.mp3{/audio}  

My sister is a nurse

in a hospital

18

Ụlọ Igbatị ahụ

{audio}pbg18.mp3{/audio}  

Ụnọ Igbatị arụ

{audio}pbg18a.mp3{/audio}  

Gymnasium

Anyị gara n’ Ụlọ

Igbatị ahụ

{audio}pbg18b.mp3{/audio}  

Anyị jelụ  n'Ụnọ

 Igbatị arụ

{audio}pbg18c.mp3{/audio}  

We went to the Gym

19

Kọtụ

{audio}pbg19.mp3{/audio}  

 Court

 

Nwanne m nwoke bụ

onye ọka ikpe na Kọtụ

{audio}pbg19a.mp3{/audio}  

My brother is a lawyer in  a court

20

 Ụlọ Ụmụ Anụmanụ

{audio}pbg20.mp3{/audio}  

Ụnọ Ụmụ Anụmanụ

{audio}pbg20a.mp3{/audio}  

Zoo

Anyị gara n’ Ụlọ

Ụmụ Anụmanụ

{audio}pbg20b.mp3{/audio}  

Anyị jelụ  n'Ụnọ Anụmanụ

{audio}pbg20c.mp3{/audio}  

We went to the zoo

21.

Ebe Ụgbo Elu na-ada

{audio}pbg21.mp3{/audio}  

Ebe Ụgbo Enu na-ada

{audio}pbg21a.mp3{/audio}  

Airport

 Anyi nọọ n’Ebe Ụgbo Elu na-ada

{audio}pbg21b.mp3{/audio}  

Anyi nọọ n’Ebe Ụgbo Enu na-ada

{audio}pbg21c.mp3{/audio}  

We are at the Airport

 

Comments powered by CComment

Copyright   All Rights Reserved, 2011-2020. Mother Tongue Academy. We can be  reached  by Phone at (516) 643-1545  or by our Website Contact  E-mail

Web Analytics