Log in   \/  
x
x
Register   \/  
x

 

   

Socializing Words/Pictures

Sentences in

Igbo & English

43

  Idi na nma

{audio}ps43.mp3{/audio}

    Idi na nma

 

 

    Like

 

Ike na Nkechi  dị na nma

{audio}ps43a.mp3{/audio}

Ike na Nkechi di na nma

 

Ike and Nkechi like

each other

44

Ihunana anya

{audio}ps44.mp3{/audio}

Ifụna anya

{audio}ps44a.mp3{/audio}

 

 

     Love

 

 Ike hụrụ Nkechi n anya

{audio}ps44b.mp3{/audio}

Ike  fụlụ Nkechi na anya

{audio}ps44c.mp3{/audio}

 

Ike loves  Nkechi

45

    Ibi Oma

{audio}ps45.mp3{/audio}

   Iti obi

{audio}ps45a.mp3{/audio}

 

 

   Hugging

 

Ike na Nkechi na-ebi ọma

{audio}ps45b.mp3{/audio}

Ike na Nkechi na-eti obi

{audio}ps45c.mp3{/audio}

 

Ike and nkechi are

hugging  

46

Iriọ arịo ọlụlụ

{audio}ps46.mp3{/audio}

Ịyọ ayịyịọ ọnụnụ

{audio}ps46a.mp3{/audio}

 

 

 Marriage proposal

 

Ike na-ariọ Nkechi

arịrịọ ọlụlụ

{audio}ps46b.mp3{/audio}

Ike na-ayọ Nkechi

ayịyịọ ọnụnụ

{audio}ps46c.mp3{/audio}

Ike is proposing to

marry  Nkechi

 

47

Mgbala aka

{audio}ps47.mp3{/audio}

 

   Mgbana aka

  {audio}ps47a.mp3{/audio}

   Ring

 

 ----------------------------

Mgbala aka ilụ di na nwuye

{audio}ps47b.mp3{/audio}

  

Mgbana aka ilụ di na nwuye

{audio}ps47c.mp3{/audio}

 

 

   Wedding Ring/Band

 

Ike nyere Nkechi

mgbala aka ọlụlụ

{audio}ps47d.mp3{/audio}

 

Ike nyelụ Nkechi

mgbana aka ọnụnụ

{audio}ps47e.mp3{/audio}

Ike gave Nkechi an 

engagement ring

--------

Ike  na Nkech yii mgbala

aka di na nwunye

{audio}ps47f.mp3{/audio}

Ike  na Nkech yii

mgbana aka di na

nwunye

{audio}ps47g.mp3{/audio}

Ike and Nkechi are

wearing their Wedding

Ring/Band

 

48

Igba akwụkwọ

{audio}ps48.mp3{/audio}

 

Igba akwụkwọ

 

 

 

  Wedding

Ike na Nkechi gbara

akwụkwọ

{audio}ps48a.mp3{/audio}

Ike na Nkechi gbalụ

akwukwọ

{audio}ps48b.mp3{/audio}

 

Ike and Nkechi had

a wedding

49

 Ememe igba akwụkwọ

{audio}ps49.mp3{/audio}

ememe agbama akwụkwọ

{audio}ps49a.mp3{/audio}

Wedding Party/

celebration

Ike na Nkechi mere 

ememe igba akwụkwọ

{audio}ps49b.mp3{/audio}

Ike na Nkechi melụ 

ememe agbama

akwụkwọ

{audio}ps49c.mp3{/audio}

Ike and Nkechi had

a Wedding Party

50

ịmị Ọnụ

{audio}ps50.mp3{/audio}

ịmị Ọnụ

 

 

Kissing

 

Di na Nwunye na-amị ọnụ

{audio}ps50a.mp3{/audio}

Dị na nwunye

na-amị Ọnụ

Husband and wife 

are kissing

51

 Nri ezi na ụlọ

{audio}ps51.mp3{/audio}

Nni Ezi na ụnọ

{audio}ps51a.mp3{/audio}

Family Dinning

 

Anyị na-eri nri

ezi na ụlọ

{audio}ps51b.mp3{/audio}

 

Anyị na-eli nni

Ezi na ụnọ

{audio}ps51c.mp3{/audio}

 

We are eating like

a family Dinning

52

Izụ ahịa

{audio}ps52.mp3{/audio}

Izu afịa

{audio}ps52a.mp3{/audio}

 

 

Shopping

 

Mu na di m gara ahia

{audio}ps52b.mp3{/audio}

 

Mụna di m jelu afịa

{audio}ps52c.mp3{/audio}

 

My husband and I

went shopping

Nkechi na enyi ya

nwoke gara ahia

{audio}ps52d.mp3{/audio}

 

Nkechi na ọyị ya

nwoke jelụ afịa

{audio}ps52e.mp3{/audio}

Nkechi and  her boy

friend went shopping

----

Ha gara ahịa

{audio}ps52f.mp3{/audio}

Fa jelụ afia

{audio}ps52g.mp3{/audio}

They went shopping

53

Mmekpa ahụ

{audio}ps53.mp3{/audio}

 

Nsogbu

{audio}ps53a.mp3{/audio}

 

 

Problem/not feeling well

 

Afọ na-arụ m

{audio}ps53b.mp3{/audio}

I have a stomach

ache or  My stomach

is paining me

-----

Ahụ na-enyem

mmekpa ahụ

{audio}ps53c.mp3{/audio}

Ahụ na enye m

nsogbu

{audio}ps53d.mp3{/audio}

 I am  not feeling well

54

Kpọọ Dịbịa Bekee

{audio}ps54.mp3{/audio}

Kpọọ Dokinta

{audio}ps54a.mp3{/audio}

Call a doctor

 

Biko, kpọọrọ m

Dịbịa Bekee

{audio}ps54b.mp3{/audio}

Biko, Kpọọlụ m

Dokinta

{audio}ps54c.mp3{/audio}

Please, call a

doctor for me

55

       Ụlọ ọgwụ

{audio}ps55.mp3{/audio}

      Ụnọ Ọgwụ

{audio}ps55a.mp3{/audio}

 

      Hospital

 

 Kpọrọ m ga  ụlọ ọgwụ

{audio}ps55b.mp3{/audio}

Kpooga m ụnọ ọgwụ

{audio}ps55c.mp3{/audio}

 Take me to the

Hospital

56

   Ime

{audio}ps56.mp3{/audio}

   Ime

  Pregnant

 

Nwunye m di ime ejima

{audio}ps56a.mp3{/audio}

Nwunye m di ime ejima

 

My wife is pregnant

with twins

57

Imụ nwa

{audio}ps57.mp3{/audio}

Imụ nwa

Child birth

 

 Nwunye m mụrụ ejima

{audio}ps57a.mp3{/audio}

Nwunye m mụlụ ejima

{audio}ps57b.mp3{/audio}

My wife gave birth to a

    set of twins

 

58

        Kedụ?

{audio}ps58.mp3{/audio}

      Kedụ?

 

 

       How? 

 

Kedu maka ụmụ gi?

{audio}ps58a.mp3{/audio}

Kedu maka ụmụ gi?

 

  How are your

children?

59

       Nke ọma

{audio}ps59.mp3{/audio}

      Ọfụma

{audio}ps59a.mp3{/audio}

 

         Fine

 

 Ụmụ aka m nọọ nke ọma

{audio}ps59b.mp3{/audio}

Ụmụ aka m nọọ ọfụma

{audio}ps59c.mp3{/audio}

 My children are

doing fine

60

Kedu maka ndi nke gị

{audio}ps60.mp3{/audio}

Kedu maka ndi nke gị

 

 

How about yours

 

 Ndi nke m nọọ nke ọma

{audio}ps60a.mp3{/audio}

Ndi nke m nọọ ọfụma

{audio}ps60b.mp3{/audio}

 Mine (children)  are

doing fine

 

Comments powered by CComment

Copyright   All Rights Reserved, 2011-2020. Mother Tongue Academy. We can be  reached  by Phone at (516) 643-1545  or by our Website Contact  E-mail

Web Analytics