Log in   \/  
x
x
Register   \/  
x

 

 Ihe a na-eti n’ahu:  {audio} bcw12345.mp3{/audio}

Ife a na-eyi n'aru:{audio}bcw12346.mp3{/audio}

Clothing People wear

No

Central Igbo/

Anambra /English

Igbo and English 

Sentences

1

Nkebi Ukwu Bekee

{audio}bcw1.mp3{/audio}

Nkebi Ukwu Oyibo

{audio}bcw11.mp3{/audio}

Beleti

{audio}bcw1a.mp3{/audio}

Belt

Nkebi m masiri m

{audio}bcw1b.mp3{/audio}

Nkebi m masili m

{audio}bcw1c.mp3{/audio}

I like my belt

 Nna m na-eti nkebi

ukwu bekee

{audio}bcw1d.mp3{/audio}

Nna m na-eyi nkebi

 ukwu oyibo

{audio}bcw1e.mp3{/audio}

My dad wears a belt

2

Kotu

{audio}bcw2.mp3{/audio}

  Kotu

Coat 

Nwanne m nwoke

nwere Kotu

{audio}bcw2a.mp3{/audio}

Nwanne m nwoke

nwelu Kotu

{audio}bcw2b.mp3{/audio}

 My brother has a coat  

3

Uwe mkpụrụ aka

{audio}bcw3.mp3{/audio}

Afe mkpịsị aka

{audio}bcw3a.mp3{/audio}

Gloves

A na m eti uwe

mkpụrụ aka mgbe oyi

{audio}bcw3b.mp3{/audio}

A na m eyi afe mkpịsị

aka mgbe oyi

{audio}bcw3c.mp3{/audio}

I wear gloves during

cold weather

4

Okpu

{audio}bcw4.mp3{/audio}

Okpu

Hat

 

Nna m nwere Okpu

{audio}bcw4a.mp3{/audio}

Nna m nwelu okpu

{audio}bcw4b.mp3{/audio}

My father has a Hat

5

Sketi

{audio}bcw5.mp3{/audio}

Sketi

Skirt

Nne m nwere ọtụtụ

sketi

{audio}bcw5a.mp3{/audio}

Nne m nwelu ọtụtụ

 Sketi

{audio}bcw5b.mp3{/audio}

My mother has  a

lot of skirts

6

Uwe mgbada

{audio}bcw6.mp3{/audio}

mọbụ(or)

Afe ogonogo

{audio}bcw6a.mp3{/audio}

"Gawụnụ"

{audio}bcw6b.mp3{/audio}

Gown 

Nwanne m nwanyi

 na-eti uwe mgbada

{audio}bcw6c.mp3{/audio}

mọbụ(or)

Nwanne m nwanyi  na-

eyi  afe ogonogo

{audio}bcw6d.mp3{/audio}

  

 My sister  wears

a gown 

Nne m yii gawunu

oji gaa ụka

{audio}bcw6f.mp3{/audio}

My mother has

gown

7

Bụlawụsụ

{audio}bcw7.mp3{/audio}

 Bụlawụsụ

  

Blouse

A na m E ti m bụlawụsụ

dị mee mee 

{audio}bcw7a.mp3{/audio}

 A na m eyi m bụlawụsụ

di mee mee 

{audio}bcw7b.mp3{/audio}

I wore a red blouse

8

Uwe ụkwụ ogologo

{audio}bcw8.mp3{/audio}

 Afe ụkwụ ogonogo

{audio}bcw8a.mp3{/audio}

 

Trọza

{audio}bcw8b.mp3{/audio}

  

Pants

E nwere m uwe

ụkwụ ogologo

{audio}bcw8c.mp3{/audio}

 Nna m nwelụ 

afe ụkwụ ogonogo

{audio}bcw8d.mp3{/audio}

E nwere m  Trọza

{audio}bcw8e.mp3{/audio}

I have  pants (trouser)

9

 Akpụkpụ Ụkwụ

{audio}bcw9.mp3{/audio}

Shoes

 Nne m nwere ọtụtụ

Akpụkpụ ụkwụ

{audio}bcw9a.mp3{/audio}

 

Nne m nwelu  ọtụtụ

akpụkpụ ụkwụ

{audio}bcw9b.mp3{/audio}

My mother has many

pairs of shoes

10

 Ihe eji ama oge

{audio}bcw10.mp3{/audio}

Ife eji ama oge

{audio}cw10a.mp3{/audio}

   

Watch

Enwe m Ihe eji ama oge

{audio}bcw10b.mp3{/audio}

E nwelu m ife eji ama oge

{audio}bcw10c.mp3{/audio}

 I have a watch or

a clock

11

 Mgbalaka

{audio}bcw11a.mp3{/audio}

Mgbanaka

{audio}bcw11b.mp3{/audio}

  Bracelet

  Eti m mgbalaka abụọ

{audio}bcw11c.mp3{/audio}

 Eji m mgbanaka ebụọ

{audio}bcw11d.mp3{/audio}

 

I am wearing two

bracelets

12

Akwa olu

{audio}bcw12.mp3{/audio}

Akwa onu

{audio}bcw12a.mp3{/audio}

Scarf

Biko nye m Akwa olu {audio}bcw12b.mp3{/audio}

Biko, nye m Akwa onu

{audio}bcw12c.mp3{/audio}

Please, give me a  Scarf

13

Mgbalantị

{audio}bcw13.mp3{/audio}

iyeri ntị

{audio}bcw13a.mp3{/audio}

Earring

Nne m na-eti

mgbalantị

{audio}bcw13b.mp3{/audio}

Nne m na-eyi iyeri

ntị

{audio}bcw13c.mp3{/audio}

My mom wears

earring

14

 Sutu

{audio}bcw14.mp3{/audio}

  

Suit

Nna m na-eti

Sutu aga ọrụ

{audio}bcw14a.mp3{/audio}

Nna m na-eji sutu

eje ọlụ

{audio}bcw14b.mp3{/audio}

My father wears a

suit to work.

15

Uwe agbama

akwụkwọ

{audio}bcw15.mp3{/audio}

Afe agbama

akwụkwọ

{audio}bcw15a.mp3{/audio}

Wedding gown

Uwe agabma

akwụkwọ mara nma

{audio}bcw15b.mp3{/audio}

Afe agbama akwụkwọ

amaka

{audio}bcw15c.mp3{/audio}

A wedding gown

is beautiful

16

  Mgbala aka

{audio}bcw16.mp3{/audio}

Mgbana  aka

{audio}bcw16a.mp3{/audio}

Ring

 Di m nyere m

Mgbala aka ọlụlụ

{audio}bcw16b.mp3{/audio}

Di m nyelụ m mgbana

aka ọnụnụ

{audio}bcw16c.mp3{/audio}

My husband gave me

a wedding ring

Comments powered by CComment

Copyright   All Rights Reserved, 2011-2020. Mother Tongue Academy. We can be  reached  by Phone at (516) 643-1545  or by our Website Contact  E-mail

Web Analytics