Log in   \/  
x
x
Register   \/  
x

Ihe ana-ahụ n'Ụlọ Akwụkwọ : {audio}gtsis01.mp3{/audio} Ife ana-afụ n'ụnọ akwụkwọ :  {audio}gtsis02.mp3{/audio} Things seen in Schools 

Igbo /English

 Igbo and English Sentences

1

Ụlọ Akwụkwọ

{audio}gtsis1.mp3{/audio}

Ụnọ Akwụkwọ

{audio}gtsis1a.mp3{/audio}

School Building

Ụlọ akwụkwọ anyị mara mma

{audio}gtsis1b.mp3{/audio}

Ụnọ akwụkwọ anyị amaka

{audio}gtsis1c.mp3{/audio}

Our School is beautiful

 2

Nwa Akwụkwọ

{audio}gtsis2.mp3{/audio}

Pupil/Student(Singular)

 ------------------------

 ỤmuAkwụkwọ

{audio}gtsis2a.mp3{/audio}

Pupils/Students (Plural)

A bụ m nwa akwụkwọ

{audio}gtsis2b.mp3{/audio}

----------------------------- 

Anyi bụ umu akwụkwọ

{audio}gtsis2c.mp3{/audio}

 We are pupils or we are students

 3

Onye Nkuzi

{audio}gtsis3.mp3{/audio} 

Teacher

---------------------

Ndị Nkuzi

{audio}gtsis3a.mp3{/audio}

Teachers

A hụrụ m onye nkuzi m n'anya

{audio}gtsis3b.mp3{/audio}

 

A fụlụ m onye nkuzi m n'anya

{audio}gtsis3c.mp3{/audio}

I love my Teacher 

 4

Onye isi ụlọ Akwụkwọ

{audio}gtsis4.mp3{/audio}

 

Onye isi ụnọ Akwụkwọ

{audio}gtsis4a.mp3{/audio}

Principal

 

Onye isi ụlọ akwụkwọ anyị bụ nwoke

{audio}gtsis4b.mp3{/audio}

 

Onye isi ụnọ akwụkwọ anyị bụ nwoke

{audio}gtsis4c.mp3{/audio}

Our Principal is a man

Onye Ode Akwụkwọ

{audio}gtsis5.mp3{/audio}

 

Onye na-aza fonu

{audio}gtsis5a.mp3{/audio}

Secretary/

Receptionist

Onye ode akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ anyị bụ waany

{audio}gtsis5b.mp3{/audio}

 

Onye ode akwụkwọ n'ụnọ akwụkwọ anyị bụ waany

{audio}gtsis5c.mp3{/audio}

Our Secretary/Receptionist is a woman

 6

Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ

{audio}gtsis6.mp3{/audio}

Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ

 

 

School Bus

E ji m ụgbọ ụmụ akwụkwọ gaa taa

{audio}gtsis6a.mp3{/audio}

 

E ji m ụgbọ ụmụ akwụkwọ

jee tata

{audio}gtsis6b.mp3{/audio}

I went with School Bus today.

 7

Ụlọ nri

{audio}gtsis7.mp3{/audio}

Ụnọ nni

{audio}gtsis7a.mp3{/audio}

Cafeteria

Anyị nwere ụlọ nri n̂ụlọ akwụkwọ anyị

{audio}gtsis7b.mp3{/audio}

 

Anyi nwelu uno nni n'uno akwụkwọ anyị

{audio}gtsis7c.mp3{/audio}

 

We have a Cafeteria in our School

 8

Ụlọ igu akwụkwọ

{audio}gtsis8.mp3{/audio}

Ụnọ igụ akwụkwọ

{audio}gtsis8a.mp3{/audio}

 

Library

A na m agụ akwụkwo n'ụlọ igụ akwụkwọ

{audio}gtsis8b.mp3{/audio}

 

A na m agụ akwụkwo n'ụnọ igụ akwụkwọ

{audio}gtsis8c.mp3{/audio}

 

I am studying in the Library.

 9

Kalasị

{audio}gtsis9.mp3{/audio}

 

Class Room

Onye nkuzi na-akuzi ihe na Kalasị 

{audio}gtsis9a.mp3{/audio}

 

Onye nkuzi na-akuzi ife na Kalasị 

{audio}gtsis9b.mp3{/audio}

 

Our  Teacher is teaching in the class room

 10

Ụgboghọrọ a na-ede ihe 

{audio}gtsis10.mp3{/audio}

 

Ụgbọghọlọ a na-ede ife

{audio}gtsis10a.mp3{/audio}

 

Black Board

Anyị nwere ụgbọhorọ a na-ede ihe

{audio}gtsis10b.mp3{/audio}

 

Anyị nwelụ ugbọhọlọ a na-ede ife

{audio}gtsis10c.mp3{/audio}

We have a Black Board

 11

Kabineti

{audio}gtsis11.mp3{/audio}

Cabinets

Anyị nwere kabineti n'ụlọ akwụkwọ anyị

{audio}gtsis11a.mp3{/audio}

 

Anyi nwelu Kabineti n'ụnọ akwụkwọ anyị

{audio}gtsis11b.mp3{/audio}

 

We have cabinet in our school

 12

Okpokoro

 

{audio}gtsis12.mp3{/audio}

Okpokolo

{audio}gtsis12a.mp3{/audio}

 

Tabụlụ

{audio}gtsis12b.mp3{/audio}

 

Table

Anyị nwere okpokoro n'ụlọ akwụkwọ anyị

{audio}gtsis12c.mp3{/audio}

Anyị nwelu okpokolo n'ụnọ 

akwụkwọ anyị

{audio}gtsis12d.mp3{/audio}

Anyị nwere Tabụlụ

{audio}gtsis12e.mp3{/audio}

 

We have a Table in our School

 13

Oche ụmụ akwụkwọ

{audio}gtsis13.mp3{/audio}

 

School Chair

Anyị nwere oche ụmụ akwụkwọ

{audio}gtsis13a.mp3{/audio}

 

Anyị nwelu oche ụmụ akwụkwọ

{audio}gtsis13b.mp3{/audio}

 

We have school chairs

14 

Ebe a na-anyụ mamịrị

{audio}gtsis14.mp3{/audio}

 

Ebe a na-anyụ amịlị

{audio}gtsis14a.mp3{/audio}

Restroom/Toilet/

Bathroom/

Lavatory

Anyị nwere ebe a na-anyụ mamiri

{audio}gtsis14b.mp3{/audio}

 

Anyị nwelu ebe a na-anyụ amịlị

{audio}gtsis14c.mp3{/audio}

 

We have a Bathroom/Toilet

/Restroom/Lavetory

 15

Ebe a na-egwu egwu

{audio}gtsis15.mp3{/audio}

 

Ebe a na-egwuli egwu

{audio}gtsis15a.mp3{/audio}

 

Gym or Recreational Center

Anyị nwere ebe a na-egwu egwu

{audio}gtsis15b.mp3{/audio}

 

Anyị nwelu ebe a na-egwuli egwu

{audio}gtsis15c.mp3{/audio}

 

We have a Gym or a Recreational Center

16 

Telefonu

{audio}gtsis16.mp3{/audio}

 

 

Telephone

Ihe a bụ telefonu ụlọ akwụkwọ anyị

{audio}gtsis16a.mp3{/audio}

 

Ife a bu igwe eji ekwu okwu n'ụnọ akwụkwọ anyị

{audio}gtsis16b.mp3{/audio}

 

This is our School Telephone

 

 17

Akwụkwọ

{audio}gtsis17.mp3{/audio}

Books

Anyị nwere akwukwo ọgụgụ

{audio}gtsis17a.mp3{/audio}

 

Anyị nwelu akwukwo ọgụgụ

{audio}gtsis17b.mp3{/audio}

 

We have books for reading

 18

Mkpịsị Akwụkwọ

{audio}gtsis18.mp3{/audio}

Pens

Ihe a bụ mkpịsị akwụkwọ

{audio}gtsis18a.mp3{/audio}

 

Ife a bụ mkpịsị akwụkwọ

{audio}gtsis18b.mp3{/audio}

 

This is a pen

 19

 

Pensụlụ

 {audio}gtsis19.mp3{/audio}

 

Pencils

Ihe ndi a bụ pensụlụ

{audio}gtsis19a.mp3{/audio}

 

Ife ndi a bụ pensụlụ

{audio}gtsis19b.mp3{/audio}

 

These are pencils

 20

Kopị mashini

{audio}gtsis20.mp3{/audio}

Copy Machine

Ihe a bụ kọpị mashịnị

{audio}gtsis20a.mp3{/audio}

 

Ife a bụ kọpị mashịnị

{audio}gtsis20b.mp3{/audio}

 

This is a copy machine

 21

kọmputa

{audio}gtsis21.mp3{/audio}

Computer

Ihe a bụ Kọmputa

{audio}gtsis21a.mp3{/audio}

 

Ife a bụ Kọmputa

{audio}gtsis21b.mp3{/audio}

 

This is a Computer

 22

Printa

{audio}gtsis22.mp3{/audio}

Printer

Ihe a bu Printa

{audio}gtsis22a.mp3{/audio}

Ife a bu Printa

{audio}gtsis22b.mp3{/audio}

 

This is a Printer

 23

Igwe eji ede ihe

{audio}gtsis23.mp3{/audio}

 

Igwe eji ede ife

{audio}gtsis23a.mp3{/audio}

 

Type Writer

Ihe a bụ Igwe eji ede ihe

{audio}gtsis23b.mp3{/audio}

 

Ife a bu Igwe eji ede ife

{audio}gtsis23c.mp3{/audio}

 

This is a type writer

 24

Labụ

{audio}gtsis24.mp3{/audio}

 

Laboratory

Ihe a bụ Labụ

{audio}gtsis24a.mp3{/audio}

 

Ife a bụ Labụ

{audio}gtsis24b.mp3{/audio}

 

This is a laboratory

 25

Ama igwu egwu

{audio}gtsis25.mp3{/audio}

 

Field

Ihe a bụ ama igwu egwu

{audio}gtsis25a.mp3{/audio}

 

Ife a bụ ama igwu egwu

{audio}gtsis25b.mp3{/audio}

 

This is a field

 26

Bọlụ Nkata

{audio}gtsis26.mp3{/audio}

 

 

Basket Ball

Ihe a bụ bọlu nkata

{audio}gtsis26a.mp3{/audio}

 

Ife a bụ bọlụ nkata

{audio}gtsis26b.mp3{/audio}

 

This is a basket ball

  27

Sọka bọlụ

{audio}gtsis27.mp3{/audio}

Soccer Ball

Ndi Naijiria na-agba Sọka bọlụ

{audio}gtsis27a.mp3{/audio}

 

Nigerians play soccer ball

28

Nkwa

{audio}gtsis28.mp3{/audio}

 

Ndi Ọkụ Egwu

{audio}gtsis28a.mp3{/audio}

 

Band

Ndi nkwa ụlọ akwụkwo anyi mara-aku egwu

{audio}gtsis28b.mp3{/audio}

Ndi egwu ụnọ akwụkwo anyị ma-aku egwu

{audio}gtsis28c.mp3{/audio}

 

Our school band plays music very well

29

Nọsụ Ụmụ akwụkwọ

{audio}gtsis29.mp3{/audio}

School Nurse

Ihe a bụ nọsụ ulo akwụkwọ anyị

{audio}gtsis29a.mp3{/audio}

 

Ife a bụ nọsụ ụnọ akwụkwọ anyị

{audio}gtsis29b.mp3{/audio}

 

 This is our school Nurse

  30

Atau

{audio}gtsis30.mp3{/audio}

Mgbịrịmgba

{audio}gtsis30a.mp3{/audio}

 

Bell

Ihe a bụ ataṅu ulo akwukwọ any

{audio}gtsis30b.mp3{/audio}

 

Ife a bụ mgbịrịmgba ụnọ akwụkwọ anyị

{audio}gtsis30c.mp3{/audio}

 

This is our school bell

 31

Ebe idokota ngwogwo

ụmụ Akwụkwọ

{audio}gtsis31.mp3{/audio}

Ebe  ụmụ Akwụkwọ

na-edote ngwongwo

{audio}gtsis31a.mp3{/audio}

 

Lockers

Ebe idote ngwongwo ụmụ akwụkwọ dị ọhụọ

{audio}gtsis31b.mp3{/audio}

Ebe ụmụ akwụkwọ na-edote ngwongwo

di ofuo.

{audio}gtsis31c.mp3{/audio}

 

The school lockers are new

 32

Akpa Ụmu Akwụkwọ

{audio}gtsis32.mp3{/audio}

 

School Bag

 Nke a bụ akpa ụmụ  akwụkwo

{audio}gtsis32a.mp3{/audio}

 

Ife a bu akpa umu akwukwo                 

{audio}gtsis32b.mp3{/audio}

This is a school bag

 33

Ndị Gụchara Akwukwo

{audio}gtsis33.mp3{/audio}

 

Ndị Gụsịlịgo Akwụkwọ

{audio}gtsis33a.mp3{/audio}

 

Umu grajuwet

{audio}gtsis33b.mp3{/audio}

Graduates

Ndị a bụ ụmụ grajuwet ọhụọ

{audio}gtsis33c.mp3{/audio}

 

Ndị a bụ ụmụ grajuwet ọfụọ

{audio}gtsis33d.mp3{/audio}

 These are new graduates

 

 

Comments powered by CComment

Copyright   All Rights Reserved, 2011-2020. Mother Tongue Academy. We can be  reached  by Phone at (516) 643-1545  or by our Website Contact  E-mail

Web Analytics