Log in   \/  
x
x
Register   \/  
x

Ihe ana-ahụ n'Ụlọ Akwụkwọ : {audio}g2sis01.mp3{/audio}

Ife ana-afụ n'ụnọ akwụkwọ : {audio}g2sis02.mp3{/audio}

Things seen in Schools

 

 

 

 Igbo /English

 Igbo and English Sentences

 

 

1

  Ụlọ Akwụkwọ

{audio}g2sis1.mp3{/audio}

 Ụnọ Akwụkwọ

{audio}g2sis1a.mp3{/audio}

 School Building

Ụlọ akwụkwọ anyị mara mma

{audio}g2sis1b.mp3{/audio}

Ụlọ akwụkwọ anyị amaka

{audio}g2sis1c.mp3{/audio}

Our School is beautiful 

  2

 

 

 

 

 

 

 Nwa Akwụkwọ

{audio}g2sis2.mp3{/audio}

Pupil/Student(Singular)

  ------------------------

 Ụmu Akwụkwọ

{audio}g2sis2a.mp3{/audio}

(Pupils)/

Students)

A bụ m nwa akwụkwọ

{audio}g2sis2b.mp3{/audio}

 A bụ m nwata akwụkwọ

{audio}g2sis2c.mp3{/audio}

I am a pupil/Student

----------------------------- 

Anyi bụ ụmụ akwụkwọ

{audio}g2sis2d.mp3{/audio}

 We are pupils or we are students

  3

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

Onye Nkuzi

{audio}g2sis3.mp3{/audio}

  Teacher

 ---------------------

 Ndị Nkuzi

{audio}g2sis3a.mp3{/audio}

 

Teachers

 

A hụrụ m onye nkuzi

m n'anya

{audio}g2sis3b.mp3{/audio}

A fụlụ m onye nkuzi

m n'anya

{audio}g2sis3c.mp3{/audio}

 I love my Teacher 

 4

 Onye isi ụlọ Akwụkwọ

{audio}g2sis4.mp3{/audio}

Onye isi ụnọ Akwụkwọ

{audio}g2sis4a.mp3{/audio}

  

Principal

 

Onye isi ụlọ akwụkwọ

anyị bụ nwoke

{audio}g2sis4b.mp3{/audio}

Onye isi ụnọ akwụkwọ

anyị bụ nwoke

{audio}g2sis4c.mp3{/audio}

 

 

 Onye Ode Akwụkwọ

{audio}g2sis5.mp3{/audio}

 Onye na-aza fonu

{audio}g2sis5a.mp3{/audio}

 Secretary/

Receptionist

 

 Onye ode akwụkwọ n'ụlọ

akwụkwọ anyị bụ waany

{audio}g2sis5b.mp3{/audio}

Onye ode akwụkwọ n'ụnọ

akwụkwọ anyị bụ waany

{audio}g2sis5c.mp3{/audio}

 

 

 6

 

Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ

{audio}g2sis6.mp3{/audio}

 Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ

 

 

 

School Bus

 

E ji m ụgbọ ụmụ akwụkwọ

gaa taa

{audio}g2sis6a.mp3{/audio}

 E ji m ụgbọ ụmụ akwụkwọ

jee tata

{audio}g2sis6b.mp3{/audio}

I went with School Bus Today.

 7

 Ụlọ nri

{audio}g2sis7.mp3{/audio}

 

 

Ụnọ nni

{audio}g2sis7a.mp3{/audio}

  

Cafeteria

 

 

Anyị nwere ụlọ nri n̂ụl

akwụkwọ anyị

{audio}g2sis7b.mp3{/audio}

 Anyị nwelu ụnọ nni n'ụnọ

akwụkwọ anyị

{audio}g2sis7c.mp3{/audio}

 We have a Cafeteria in

our School

 8

Ụlọ igu akwụkwọ

{audio}g2sis8.mp3{/audio}

 

Ụnọ igụ akwaụkwọ

{audio}g2sis8a.mp3{/audio}

 Library

 

A na m agụ akwụkwo

n'ụlọ igụ akwụkwọ

{audio}g2sis8b.mp3{/audio}

 A na m agụ akwụkwo

n'ụnọ igụ akwụkwọ

{audio}g2sis8c.mp3{/audio}

I am studying in the Library.

 9

 Kalasị

{audio}g2sis9.mp3{/audio}

 

 

Class Room

 

 Onye nkuzi na-akuzi

ihe na Kalasị 

{audio}g2sis9a.mp3{/audio}

 Onye nkuzi na-akuzi

ife na Kalasị 

{audio}g2sis9b.mp3{/audio}

  

 

 10

 

Ụgboghọrọ a na-ede ihe 

{audio}g2sis10.mp3{/audio}

 Ụgbọghọlọ a na-ede ife

{audio}g2sis10a.mp3{/audio}

 Black Board

  

 

Anyị nwere ụgbọhorọ

a na-ede ihe

{audio}g2sis10b.mp3{/audio}

Anyị nwelụ ugbọhọlọ

a na-ede ife

{audio}g2sis10c.mp3{/audio}

 

  11

 Kabineti

{audio}g2sis11.mp3{/audio}

 

Cabinets

 

 Anyị nwere kabineti

n'ụlọ akwụkwọ anyị

 {audio}g2sis11a.mp3{/audio}

 Anyi nwelu Kabineti

n'ụnọ akwụkwọ anyị

{audio}g2sis11b.mp3{/audio}

We have cabinet in

our school

 

  12

 Okpokoro

{audio}g2sis12.mp3{/audio}

 

 

 

Okpokolo

{audio}g2sis12a.mp3{/audio}

 Tabụlụ

{audio}g2sis12b.mp3{/audio}

 Table

 

 Anyị nwere okpokoro

n'ụlọ akwụkwọ anyị

{audio}g2sis12c.mp3{/audio}

 

Anyị nwelu okpokolo

n'ụnọ akwụkwọ anyị

{audio}g2sis12d.mp3{/audio}

 

Anyị nwere Tabụlụ

{audio}g2sis12e.mp3{/audio}

We have a Table in

our School

 13

 Oche ụmụ akwụkwọ

{audio}g2sis13.mp3{/audio}

 

 

 School Chair

 

 Anyị nwere oche ụmụ

akwụkwọ

{audio}g2sis13a.mp3{/audio}

 Anyị nwelu oche ụmụ

akwụkwọ

{audio}g2sis13b.mp3{/audio}

We have school chairs

 

 14 

 

 

Ebe a na-anyụ mamịrị

{audio}g2sis14.mp3{/audio}

 Ebe a na-anyụ amịlị

{audio}g2sis14a.mp3{/audio}

 

Restroom/Toilet

Bathroom

Lavetory 

Anyị nwere ebe a

na-anyụ mmamiri

{audio}g2sis14b.mp3{/audio}

Anyị nwelu ebe a

na-anyụ amịlị

{audio}g2sis14c.mp3{/audio}

 We have a Bathroom/Toilet

/Restroom/Lavetory

 

  15

 Ebe a na-egwu egwu

{audio}g2sis15.mp3{/audio}

Ebe a na-egwuli egwu

{audio}g2sis15a.mp3{/audio}

 Gym or Recreational Center

 

 Anyị nwere ebe a na-egwu

{audio}g2sis15b.mp3{/audio}

  Anyị nwelu ebe a

na-egwuli egwu

{audio}g2sis15c.mp3{/audio}

We have a Gym or a

Recreational Center

  

 16 

Telefonu

{audio}g2sis16.mp3{/audio}

 Ihe a bụ telefonu

ụlọ akwụkwọ anyị

{audio}g2sis16a.mp3{/audio}

Ife a bu igwe eji ekwu okwu

n'ụnọ akwụkwọ anyị

{audio}g2sis16b.mp3{/audio}

 This is our School Telephone 

 17

 Akwụkwọ

{audio}g2sis17.mp3{/audio}

 

 

Books 

 Anyị nwere akwUkwO ọgụgụ

{audio}g2sis17a.mp3{/audio}

 Anyị nwelu akwUkwO ọgụgụ

{audio}g2sis17b.mp3{/audio}

We have books for reading

  18

 Mkpịsị Akwụkwọ 

{audio}g2sis18.mp3{/audio}

 

 Pens

 

 Ihe a bụ mkpịsị akwụkwọ

{audio}g2sis18a.mp3{/audio}

 Ife a bụ mkpịsị akwụkwọ

{audio}g2sis18b.mp3{/audio}

 This is a pen 

  19

 

Pensụlụ

 

Pencils

 

 Ihe a bụ bụ pensụlụ

{audio}g2sis19a.mp3{/audio}

 Ife a bụ bụ pensụlụ

{audio}g2sis19b.mp3{/audio}

These are pencils 

  20

 Kopị manshin

{audio}g2sis20.mp3{/audio}

 

 Copy Machine 

 

 Ihe bụ kọpị manshịnị

{audio}g2sis20a.mp3{/audio}

 Ife bụ kọpị manshịnị

{audio}g2sis20b.mp3{/audio}

 This is a copy manchine

  21

 kọmputa

{audio}g2sis21.mp3{/audio}

 

Computer

 

 Ihe a bụ Kọmputa

{audio}g2sis21a.mp3{/audio}

 Ife a bụ Kọmputa

{audio}g2sis21b.mp3{/audio}

 This is a Computer 

  22

 Printa

{audio}g2sis22.mp3{/audio}

 

  Printer 

 Ihe a bu Printa

{audio}g2sis22a.mp3{/audio}

  Ife a bụ Printa

{audio}g2sis22b.mp3{/audio}

 This is a Printer

  23

 Igwe eji ede ihe

{audio}g2sis23.mp3{/audio}

 Igwe eji ide ife

{audio}g2sis23a.mp3{/audio}

  Type Writer

 Ihe a bụ Igwe eji ede ihe

{audio}g2sis23b.mp3{/audio}

Ife a bu Igwe eji ede ife

{audio}g2sis23c.mp3{/audio}

This is a type writer 

  24

 Labụ

{audio}g2sis24.mp3{/audio}

 

 

Laboratory 

 Ihe a bụ Labụ

{audio}g2sis24a.mp3{/audio}

 Ife a bụ Labụ

{audio}g2sis24b.mp3{/audio}

 This is a laboratory

  25

 Ama igwu egwu

{audio}g2sis25.mp3{/audio}

 

 

Field 

 Ihe a bụ ama igwu egwu

{audio}g2sis25a.mp3{/audio}

 Ife a bụ ama igwu egwu

{audio}g2sis25b.mp3{/audio}

This is a field

  26

 Bọlụ

{audio}g2sis26.mp3{/audio}

 

 

 Ihe bụ bọlu nkata

{audio}g2sis26a.mp3{/audio}

 Ife a bụ bọlụ nkata

{audio}g2sis26b.mp3{/audio}

 his is a basketball

   27

 Sọka bọlụ

{audio}g2sis27.mp3{/audio}

 

 Soccer Ball 

 Ndi Nijiria na-agba

Sọka bọlụ

{audio}g2sis27a.mp3{/audio}

Nigerians play soccer

28

 Nkwa

{audio}g2sis28.mp3{/audio}

 Ndi Ọkụ Egwu

{audio}g2sis28a.mp3{/audio}

 

 

Band

 

Ndi nkwa ụlọ akwụkwo anyi mara-aku egwu

{audio}g2sis28a.mp3{/audio}

 

Ndi egwu ụnọ akwụkwo anyị ma-aku egwu

{audio}g2sis28b.mp3{/audio}

 29

 Nọsụ Ụmụ akwụkwọ

{audio}g2sis29.mp3{/audio}

 

 Nurse (School) 

 

 Ihe a bụ nọsụ ulo

akwụkwọ anyị

 {audio}g2sis29a.mp3{/audio}

 Ife a bụ nọsụ ụnọ

akwụkwọ anyị

{audio}g2sis29b.mp3{/audio}

   30

 Ataịr

{audio}g2sis30.mp3{/audio}

 

 Mgbịrịmgba 

{audio}g2sis30a.mp3{/audio}

 Bell

 Ihe a bụ ataịrị ulo

akwzukwọ any

{audio}g2sis30b.mp3{/audio}

 Ife a bụ mgbịrịgba ụnọ

akwụkwọ anyị

{audio}g2sis30c.mp3{/audio}

This is our school bell

  31

 Ebe idokote ngwogwo

ụmụ Akwụkwọ

{audio}g2sis31.mp3{/audio}

 

Ebe  ụmụ Akwụkwọ

na-edote ngwongwo

{audio}g2sis31a.mp3{/audio}

 Lockers

 

 Ebe idote ngwongwo

ụmụ akwụkwọ dị ọhụọ

{audio}g2sis31b.mp3{/audio}

 

Ebe ụmụ akwụkwọ

na-edote ngwongwo

di ofuo.

{audio}g2sis31c.mp3{/audio}

The school cabinets

are new

 

  32

 Akpa Ụmu

Akwụkwọ

{audio}g2sis32.mp3{/audio}

 

 

 

 

School Bag

 

 

  Nke a bụ akpa ụmụ  akwụkwo

 {audio}g2sis32a.mp3{/audio} 

 

 Ife a bụ akpa ụmụ akwụkwọ        {audio}g2sis32b.mp3{/audio}

 

This is a school bag

 

  33

 Ndị Gụchara

Akwụkwọ

{audio}g2sis33.mp3{/audio}

 Ndị Gụsịlịgo 

Akwụkwọ

{audio}g2sis33a.mp3{/audio}

 Ụmụ Grajuwet

{audio}g2sis33b.mp3{/audio}

 

Graduates 

 Ndị a bụ ụmụ grajuwet ọhụọ

{audio}g2sis33c.mp3{/audio}

 Ndị a bụ ụmụ grajuwet ọfụọ

{audio}g2sis33d.mp3{/audio}

 

 

 

 

 

 
 
 

 

Comments powered by CComment

Copyright   All Rights Reserved, 2011-2020. Mother Tongue Academy. We can be  reached  by Phone at (516) 643-1545  or by our Website Contact  E-mail

Web Analytics