Log in   \/  
x
x
Register   \/  
x

      Daily Questions/ Activities Igbo Daily Questions/ Answers   1 Why?    Gịnị 

Gịnị mere I ji ebe akwa akwa?  
 Gịnị melụ I ji ebe akwa?   
Why are you crying     2   What?      Gịnị 
Gịnị   3   What is your name?   Gịnị bụ aha gị?
  Gịnị bụ afa gị?
    4 Why are you abusing me?   Gịnị mere I ji emegbu m? 
 Gịnị melụ I ji  agha m arụ?   
    5 What is happening?   Gịnị na-eme?  
 Gịnị na-afịọ?
 Gịnị na-akpọtụ?  
    6 What do you want?   Gịnị ka Ị chọrọ ?   
 Gịnị ka Ị chọlụ? 
      7 What do you  have? (Singular) What do you own?   Gịnị ka I nwere?  
 Gịnị ka I nwelụ?  
    8   What does Mazi have?   Gịnị ka Mazi nwere?
Gịnị ka Mazi nwelụ?
    9   What do they have?(plural)   Gịnị ka ha nwere?     
  Gịnị ka fa nwelụ?  
    10 What do Mazi, Ike and Uche have?   Gịnị ka Mazi, Ike na Uche  nwere?
 Gịnị ka Mazi, Ike na Uche  nwelụ?
    11 What happened?    Gịnị mere?
Gịnị melụ?  
    12 What are you looking for?   Gịnị ka Ị na-achọ ?
  Gịnị ka Ị na-achọ ?     13 What did he do? or He did what?      Gịnị ka O mere?  O mere gịnị ?  
 Gịnị ka O melụ? O melụ gịnị ?
      14 What is it?     Gịnị ?  
    15 What  did he do that you dislike?   Gịnị ka Ọ mere adighị gị nma?  
    Gịnị ka Ọ melu na-amasiro  gị?   
    16 Which One?   Nke Olee ?
Nke Onee ?
  17 Which one do you like?   Nke ole masịrị gị?  
  Nke one masịlị gị?
    18 Which one is good?   Nke ole dị nma?
    Nke onee dị nma?
      19 Which food do you like most?     Ole nri masịrị gị karịa?  
 One nni  masịlị gị kalịsịa?
      20 Which Girl do you like most?     Ole nwaanyị masịrị gị karịa?  
 Onee  nwaanyị masịlị gị kalịsịa?  
    21 Which one was brought?   Ole nke a zụrụ?
  Onee nke A zụlụ?
      22 Who cooked this meat?    Onye  sịrị anụ a?
 Onye  sịlị anụ a?
    23 Which is the road to the market?     Ole ụzọ e sị Aga ahịa?
  Onee  ụzọ e sị  Eje afịa?
    24 Who?   Onye
  Onye       25 Who is that?   Onye bụ onye ahu?
Onye bụ onye anwa?
 Onye bụ onye afu?
      26 Who is coming?     Onye na-abịa?  
  Onye na-abịa?         27 Who is calling you?   Onye na-akpọ?
  Onye na-akpọ?
      28 Who are you?   Onye ka Ị bụ?
  Onye ka Ị bụ?         29 Who did it?   Onye mere ya?
Onye melụ ya?
 30 Who is your father? ----------- Who is your mother?   Onye  bụ Nna gị?
  Onye  bụ Nna gị?  ---------------------  Onye  bụ Nne gị?
Onye  bụ Nne gị?   31   Where?   Ebe ole?
Ebe onee?
      PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning) BEGIN PEOPLE THINGS ALPH NUMB NAMES DICT TOS

Comments powered by CComment

Copyright   All Rights Reserved, 2011-2020. Mother Tongue Academy. We can be  reached  by Phone at (516) 643-1545  or by our Website Contact  E-mail

Web Analytics