Professions/Occupations
Ihe ndi mmadụ na-arụ n'ọrụ {audio}pf122clv.mp3{/audio}
Igbo/English
|
Igbo and English Sentences |
1
Ọrụ Bekee
{audio}pflv1lv.mp3{/audio}
Ọlụ Oyibo
{audio}pf1alv.mp3{/audio}
White Collar Job
|
Nne na Nna m na-arụ "Ọrụ Bekee"
{audio}pf1blv.mp3{/audio}
Nne na Nna m na-alụ
"Ọlụ Oyibo"
{audio}pf1clv.mp3{/audio}
My mother and father
have white-collar jobs
|
Ụlo Ọrụ
{audio}pflv2.mp3{/audio}
Ụnọ Ọlụ
{audio}2pflv2.mp3{/audio}
Office/Place of work
|
Ụlo Ọrụ m dị na NuYọk {audio}pf2eklv.mp3{/audio}
Ụnọ Ọlụ m dị na Nuyọk
{audio}pf2dlv.mp3{/audio}
My office is in New York
|
Briki leya
{audio}3pflv3.mp3{/audio}
Briki leya
{audio}3pflv3a.mp3{/audio}
Brick Layer
|
Nwoke a bụ Brik leya {audio}pf3b1lv.mp3{/audio}
Nwoke a bụ Briki leya {audio}pf3b1lv1.mp3{/audio}
This man is a brick layer
|
Kapinta
{audio}4pflv3.mp3{/audio}
{audio}4pflv3a.mp3{/audio}
Carpenter
|
Nwoke a bụ ezigbo "Kapinta" {audio}pf44b1lv.mp3{/audio}
Nwoke a bụ ezigbo Kapinta
{audio}pf44b1lv1.mp3{/audio}
This man is a good carpenter
This man is a great carpenter
|
Plọmba
{audio}pf5lv.mp3{/audio}
Plọmba
{audio}pf5lva.mp3{/audio}
Plumber
|
Nwanne m nwoke bụ "Plọmba" {audio}pf5blv.mp3{/audio}
Nwanne m nwoke bụ "Plọmba"
{audio}pf5blv1.mp3{/audio}
My brother is a plumber
|
Onye Isi Ọrụ
{audio}pf7klv.mp3{/audio}
Onye Isị Ọlụ
{audio}pf7kmlva.mp3{/audio}
Boss/
Supervisor
|
Nna nna m bụ "Onye Isi Ọrụ" {audio}pf7blv.mp3{/audio}
Nna m oche bụ "Onye Isị Ọlụ"
{audio}pe7blv1.mp3{/audio}
My grand father is
the boss or supervisor
|
Onye Okpe Ikpe
{audio}pf8lv.mp3{/audio}
Onye Okpe Ikpe
{audio}pf8lva.mp3{/audio}
Lawyer Attorney
|
Nwanne m nwoke bụ "Onye Okpe Ikpe" {audio}pf8blv.mp3{/audio}
Nwanne m nwoke bụ
Onye Okpe Ikpe
{audio}pf8blvb.mp3{/audio}
My brother is a
lawyer or an attorney
|
Onye Nkuzi
{audio}pf9lv.mp3{/audio}
Onye Nkuzi
{audio}pf9lv1.mp3{/audio}
Teacher
|
Onye Nkuzi anyị
bụ nwoke
{audio}pf9blv.mp3{/audio}
Onye Nkuzi anyị
bụ nwoke
{audio}pf9blv1.mp3{/audio}
Our teacher is a man
|
Soja
{audio}pf9klv.mp3{/audio}
Onye Amị
{audio}pf9kalva.mp3{/audio}
Soldier
|
Nwanne m nwoke bụ Soja
{audio}pf9kblv.mp3{/audio}
Nwanne m nwoke
bu Onye Amị
{audio}pf9kclv.mp3{/audio}
My brother is a soldier
|
Eze
{audio}pf10klv.mp3{/audio}
Eze
{audio}pf10klva.mp3{/audio}
King
|
Onye "Eze" anyị bụ
nwanne nna m
{audio}pf10kblvb.mp3{/audio}
Onye Eze anyị bụ
nwanne nna m
{audio}pf10kblvc.mp3{/audio}
Our king is my uncle
|
Ugo Eze
{audio}pf10kp.mp3{/audio}
Lọlọ {audio}pf10kp1.mp3{/audio}
Queen
|
Ugo Eze anyị bụ ọmalicha nwanyị {audio}pf10kty.mp3{/audio}
Our Queen is a beautiful
woman
-------------
mara nma = beautiful/
elegant
ọmalicha = beautiful/
elegant/nice looking/
dazzling
{audio}pf10kz.mp3{/audio}
|
Nọsụ
{audio}pf11klv.mp3{/audio}
Onye neta ndị ọyịa
{audio}pf11kalv.mp3{/audio}
Nurse
|
Nwanne m nwaanyi bụ "Nọsụ" {audio}pf11kb1lv.mp3{/audio}
Nwanne m nwanyi
bụ "Onye neta ndị ọyịa
{audio}pf11kc1lv.mp3{/audio}
M sister is a nurse |
Kọtọma
{audio}pf12klv.mp3{/audio}
Kọtọma
{audio}pf12klva.mp3{/audio}
Court Officer
|
Enyi m bụ "Kọtọma"
{audio}pf12kblv.mp3{/audio}
Ọyị m bụ "Kọtọma"
{audio}pf12kclv.mp3{/audio}
My friend is a court
officer
|
Ejinịa
{audio}pf13klv.mp3{/audio}
Ejinịa
{audio}pf13klva.mp3{/audio}
Engineer
|
Ndị Ejinịa na-ama akwkwọ
{audio}pf13kblv.mp3{/audio}
Ndị Ejinịa na-ama akwụkwọ
{audio}pf13kblvc.mp3{/audio}
Engineers are smart or Engineers are intelligent
|
Dọkinta
{audio}pf14klv.mp3{/audio}
Dibịa Bekee
{audio}pf14k2lv.mp3{/audio}
Dibịa Oyibo
{audio}ipf14k3lv.mp3{/audio}
Doctor
|
Nna m bụ "Dọkinta" {audio}pf14kblv.mp3{/audio}
Nna m bụ Dibịa Bekee
{audio}pf14kb1lv.mp3{/audio}
Nna bụ Dibịa Oyibo
{audio}pf14kclv.mp3{/audio}
My father is a doctor
|
Megad
{audio}pf15klv.mp3{/audio}
Onye Nche
{audio}pf15kalv.mp3{/audio}
Ndị Nche (plural)
{audio}pf15ka1lv.mp3{/audio}
Security Guard(s)
|
Onye agbata obi a
nyị bụ "Megad"
{audio}pf15kb1lv.mp3{/audio}
Onye agbata obi anyị
bụ "Onye Nche"
{adio}ipf15kb1lvk.mp3{/audio}
Our neighbor is a
security guard
Onye agbata obi anyị
so na "Ndị Nche" (plural)
{audio}pf15klvac1.mp3{/audio}
Our neighbor is one of
the guards
|
Onye Bizinesi
{audio}pf16kaplv.mp3{/audio}
Ndị Bizinesi (plural)
{audio}pf16kalv.mp3{/audio}
Business Person
Business People
|
Nwanne nwoke m bu "Onye Bizinesi" {audio}pf16kb1lv.mp3{/audio}
Nwanne m nwoke so
na "Ndị Bizinesi" (plural)
{audio}pf16k1klv.mp3{/audio}
My brother is a member
of the business community
|
Politishan
{audio}pf17klv.mp3{/audio}
Politishan
{audio}pf17klva.mp3{/audio}
Politician
|
Nwoke a bụ "Politishan Amịrịka" {audio}pf17kb1lv.mp3{/audio}
Nwoke a bụ
"Politishan Amịrịka"
{audio}pf17kb1lva.mp3{/audio}
This man is an American politician
|
Baba
{audio}pf18klv.mp3{/audio}
Onye na-akpụ isi
{audio}pf18kalv.mp3{/audio}
Barber
|
Baba a na-akpụ isi nke ọma
{audio}pf18kblva.mp3{/audio}
Onye na-akpụ isi
na-akpụ ise a nke ọma
{audio}pf18kclv.mp3{/audio}
Baba a na-akpụ isi ọfụma {audio}pf18kelv.mp3{/audio}
This barber cuts
hair nicely
|
Onye Na-Eme Isi
{audio}pf19klv.mp3{/audio}
Onye Na-Eme Isi
{audio}pf19klva.mp3{/audio}
Hair Dresser
|
Onye Na-Eme Isi
bị n'ụlọ anyị
{audio}pf19kblvb.mp3{/audio}
Onye Na-Eme Isi
bị n'ụnọ anyị
{audio}pf19kc1lv.mp3{/audio}
A hair dresser lives in
our house
|
Onye na-aza fonụ
{audio}pf20klv.mp3{/audio}
Onye na-aza fonụ
{audio}pf20klva.mp3{/audio}
Receptionist
|
Nwanne m nwaanyị bụ "Onye na-aza fonụ" {audio}pf20kblvb.mp3{/audio}
Nwanne m nwaanyị
bụ "Onye na-aza fonụ"
{audio}pf20kblvc.mp3{/audio}
My sister is a receptionist
|
Driva
{audio}pf21klv.mp3{/audio}
Onye na-anya bọsụ
{audio}pf21kalv.mp3{/audio}
Driver
|
Enyi m bụ "Driva"
{audio}pf21kblv.mp3{/audio}
My friend is a driver
Ọyị m bụ "Onye na-anya bọsụ" {audio}pf21kclv.mp3{/audio} My fiend is a bus driver
|
Onye na-anya Ụgbọ Elu
{audio}pf22k1lv.mp3{/audio}
Onye na-anya Ụgbọ Enu
{audio}pf22kalv.mp3{/audio}
Pilot
|
"Onye na-anya
Ụgbọ Elu a
bụ onye bekee
{audio}pf22kblv.mp3{/audio}
Onye na-anya
Ụgbọ Enu a
bụ onye ọcha
{audio}pf22kclv.mp3{/audio}
The pilot of this aircraft is a white man
|
Onye ọkwụ ụgwọ
{audio}pf23klv.mp3{/audio}
Onye ọkwụ ụgwọ
{audio}pf23klva.mp3{/audio}
Paymaster
|
Nwanne m bụ "Onye ọkwụ ụgwọ" {audio}pf23kblv.mp3{/audio}
Nwanne m bụ "Onye ọkwụ ụgwọ"
{audio}pf23kblva.mp3{/audio}
My brother is a pay master
|
Onye na-agba ọkanyị {audio}pf24klv.mp3{/audio}
Onye na-agba akirika {audio}pf24kklv.mp3{/audio}
Roofer
|
Onye na-agba ọkanyị bụ ezigbo mmadụ {audio}pf24kblv.mp3{/audio}
Onye na-agba akirika bụ ezigbo mmadụ {audio}pf24kclv.mp3{/audio}
The roofer is a nice man
|
Ụkọ Chukwu {audio}pf25klv.mp3{/audio}
Ụkọ Chukwu
{audio}pf25klva.mp3{/audio}
Fada
{audio}pf25kklv.mp3{/audio}
Priest/Pastor/
Reverend Father
|
Ụkọ Chukwu anyị bụ onye ịtali {audio}pf25k1lvb.mp3{/audio}
Ụkọ Chukwu anyị bụ onye Itali {audio}pf25k1lv.mp3{/audio}
Fada anyị bụ onye Itali
{audio}pf25kk1lv.mp3{/audio}
Our Reverend Minister is an Italian
|
Onye uwe ojii {audio}pf26lv.mp3{/audio}
Polisi {audio}pf26lva.mp3{/audio}
Police
|
Okeke bụ Onye uwe ojii {audio}pf26aclv.mp3{/audio}
Okeke bụ Polisi {audio}pf26ablv.mp3{/audio}
Okeke is a police man
|
Onye na-eku Nwa
{audio}16aflv.mp3{/audio}
Onye na-eku Nwa
{audio}pf16fb1lv.mp3{/audio}
Baby-Sitter
|
Nneka bụ onye na-eku nwa.
{audio}16f2lv.mp3{/audio}
Nneka bụ onye na-enedo nwa.
{audio}pf16fb1lv1.mp3{/audio}
Nneka is a baby sitter
|
Onye ọrụ ubi {audio}pf28fblv.mp3{/audio}
Onye ọkọ ugbo {audio}pf28fbalva.mp3{/audio}
Farmer
|
Onye agbata obi anyị bụ onye ọrụ ubi {audio}pf28fbblv.mp3{/audio}
Onye agbata obi anyị bụ-ọkọ ugbo {audio}pf28fbclv.mp3{/audio}
Our neighbor is a farmer |
Ote Egwu {audio}29pcalv.mp3{/audio}
{audio}29fbzlkv.mp3{/audio}
Dancer
|
Nkiru bụ Ote Egwu
Nkiru bụ Ọgba Egwu {audio}29pmalv.mp3{/audio} Nkiru is a dancer |
Ọkụ Bọlụ {audio}30pcalv.mp3{/audio} Ọgba Bọlụ {audio}30pcblv.mp3{/audio}
Footballer
|
Okorobụ oku Bọlụ {audio}30fbzclv.mp3{/audio} Okolo bụ Ọgba Bọlụ {audio}30fbyblv.mp3{/audio} Okoro/Okolo is a footballer |
Comments powered by CComment