Clothing People Wear - LV (igbo)
Ihe a na-eti n’ahu:
Ife a na-eyi n'aru:
No |
Central Igbo/Anambra /English |
Igbo and English Sentences |
1 |
Nkebi Ukwu
Beleti
Belt |
Nkebi m masiri m
Nkebi m masili m
I like my belt Nna m na-eti nkebi ukwu
Nna m na-eyi nkebi ukwu
My dad wears a belt |
2 |
Kotu
Kotu
Coat |
Nwanne m nwoke nwere kotu na-acha braun
My brother has a brown coat Kotu m na-achụ m oyi
My coat keeps me warm |
3 |
Uwe aka
Afe aka
Gloves |
A na m eti uwe aka mgbe oyi
A na m eyi afe aka mgbe oyi
I wear gloves when it is cold Nne m ma-akwa uwe aka
My mom can knit gloves |
4 | Okpu
Okpu
Hat |
Nna m nwere Okpu ohụọ
Nna m nwelu okpu ofụọ
My father has a new Hat
Nne m na-ekpu okpu aga ụka
Nne m na-eyi okpu eje ụka
My mom wears a hat to church |
5 | Sketi
Sketi
skirt |
Nwanne m nwanyị
na-eti Sketi dị mkpụmkpụ
Nwanne m nwanyị na-eyị Sketi Pelu mpe
My sister wears a short skirt
Sketi m di ogologo
Sketi m di ogonogo
My skirt is long |
6 | Uwe mgbada
mọbụ(or)
Afe ogonogo
"Gawụnụ"
Gown |
Adaeze na-eji uwe
mgbada
mọbụ(or)
Adaeze na-eyi afe ogonogo
The princess wears a long gown
Nne m yii gawunu oji gaa ụka
My mother wore a black gown to church |
7 | Bụlawụsụ
Bụlawụsụ
Blouse |
E ti m bụlawụsụ dị
mee mee gaa akwụkwo
E yi m bụlawụsụ di mee mee Jee akwụkwọ
I wore a red blouse to school
Mụ na nwanne m nwanyị nwere otu ụdị bụlawusụ
Mụ na nwanne m nwanyị Nwelụ ofu ụdị bụlawusụ
My sister and I have the same blouse |
8 | Uwe ụkwụ ogologo
Afe ụkwụ ogonogo
Trọza
Pants |
Nna m nwere ọtụtụ
uwe ụkwụ ogologo
Nna m nwelụ ọtụtụ afe ụkwụ ogonogo
Nna m nwere ọtụtụ Trọza
My father has many pants
Nwanne m nwoke ne-eti trọza dị mkpụmkpụ
My brother wears short pants |
9 |
Akpụkpụ Ụkwụ
Shoes |
Nne m na-eti Akpụkpụ
ụkwụ nwere ekwo dị elu
Nne m na-eyi akpụkpụ ụkwụ nwelụ Nnukwu ekwo
My mother wears high heel shoes
Nna m na-eti akpụkpụ ụkwụ na-akwo mụrị mụrị
My dads shoes are shiny |
10 | Ihe eji ama oge
Ife eji ama oge
Watch |
Ihe eji ama oge m nwere ọnụ
ọgụgụ buru ibu
Ife eji ama oge m nwelụ ọnụ ọgụgụ bụlụ ibu
My watch has big numbers
Nna m nwere ihe eji ama oge nke ọla edo
My dad has a gold watch |
11 | Mgbalaka
Mgbanaka
Bracelet |
Eti m mgbalaka abụọ
Eyi m mgbanaka ebụọ
I am wearing two bracelets
Nne m nwere mgbalaka mara nma
Nne m nwelụ ọmalicha mgbanaka
My mother has a nice bracelet |
12 | Akwa olu
Akwa onu
Scarf |
Akwa olu m na-achụ m oyi
Akwa onu m na-egbochi m oyi
My Scarf keeps me warm |
13 | Mgbalantị
iyeri ntị
Earring |
Nne m na-eti mgbalantị
ọla edo
Nne m na-eyi iyeri ntị ọla edo
My mom wears gold earring |
14 | Sutu
Suit |
Nna m na-eti sutu
aga ọrụ
Nna m na-eyi sutu eje ọlụ
My father wears a suit to work. |
15 | Uwe agbama akwụkwọ
Afe agbama akwụkwọ
Wedding gown |
Uwe agabma akwụkwọ
m dara oke ọnu
Afe agbama akwụkwọ m dalụ nnukw ọnu
My wedding gown is expensive |
16 | Mgbala aka
Mgbana aka
Ring |
Di m nyere m mgbala
aka ọlụlụ
Di m nyelụ m mgbana aka ọnụnụ
My husband gave me a wedding ring |
17 | Ihe olu
Ife onu
Necklace |
Enyi m nwanyị nwere ihe
olu mara nma
Oyi m nwanyi nwelu ọmalicha ife onu
My girl friend has a beautiful Necklace |
18 | Uwe ime ahụ
Afe ime arụ
Inner Wear/under wear |
Uwe ime ahụ m dị ọhụọ
Afe ime arụ m dị ọfụọ
My inner wear is new or My under wear (garment) is new |
19 |
Geri Geri ime ahụ
Geli Geli ime arụ
Lingerie |
Geri geri ime ahụ m sị ala-bekee
Geli geli ime arụ m sị obodo oyibo
My lingerie is from overseas |
20 | Sọkụsụ
Sọkụsụ
Stockings |
E nwere m ọtụtụ sọkụsụ
E nwelụ m nnukwu sọkụsụ
I have a lot of stockings |
Comments powered by CComment