No. |
Igbo/English |
Igbo and English Sentences |
13
|
Imụ akwụkwọ
Imụ akwụkwọ To study(learn) a book
ImụỌrụ
Imụ ọlụ
To learn a trade
|
A biara m imụ akwụkwọ
A bịalụ m imụ akwụkwọ I came to study(learn) a book |
14
|
Ile ule
Ine nene
To take an exam
|
Anyị nwere Ile ule taa
Anyị nwelụ nene akwụkwọ tata
We have an exam today
|
15
|
Irụ ọrụ
Ilụ ọlụ
To work |
Irụ ọrụ di ezigbo mkpa
Ilụ ọlụ dị nnuku mkpa
To work is very important |
16
|
Inya ụgbọ ala
Ikwọ ụgbọ anị
To drive |
Onye Agbata obi anyị ma inya ụgbọ ala
Onye agbata obi anyi ma ikwọ ụgbọ anị
Our neighbor knows how to drive a car ------------------------ A mara m inya ugbọ elu
I know how to pilot a plane
|
17
|
Ikwu okwu
Ikwu okwu
To talk/To say something
|
A chọrọ m ikwu okwu
A chọlụ m ikwu okwu
I want to talk or I want to say something |
18
|
ịchọ
ịchọ
To Want or To need or To desire or To look for |
A chọrọ m ndu
A chọlụ m ndu
I want life --- Anyị chọrọ nwa
We want a child ------
ndu = life
nwa=child
|
19
|
Inwe
Inwe
To own or To poccess or To have ------
Other poccessions ụlọ (ụnọ)= house
ụgbọ = car
nwunye = wife
Di = husband
enyi =friend enyi
enyi nwoke/enyi nwanyị = boy/girl friend
akpụkpọ ụkwụ = shoes
Uwe = clothes
---- maọbụ = or
|
Enwere m ego
Enwelụ m ego
I have money ------- Enweghị m ego
I don't have money note "ghị" = don't have
|
20 |
inye
Inye
To give
|
A chọrọ m inye gi ego
Achọlụ m inye gịego
I want to give you money ------------ gị = you
|
21
|
ịga ije
ịje ije
To Walk |
A na m aga ije A na m eje ije I am working |
22 |
ịgba ọsọ
ịgba ọsọ
To Run |
A na m agba ọsọ
A na m agba ọsọ I am running |
23 |
ibanye
Ibanye
To Enter |
Achọrọ m ibanye Ụlọ Akwụkwọ
Achọlụ m ibanye Ụnọ Akwụkwọ
I want to enter into a school |
24 |
ibia
ibia
To Come |
A chọrọ m ibia n’ụlọ gị
Achọlụ m ibia n'Ụnọ gi
I want to come to your house
------------------------ Achọlụ m ibia na be gi
I want to come to yourplace
|
25
|
Dalụ
Ndewo
Imego
Thank you |
Dalụ maka ego i nyere m
Dalụ maka ego i nyelu m
Ndewo, maka ego i nyere m
Ndewo, maka ego i nyelu m
Imela, maka ego i nyere m
Imego, maka ego i nyelu m
Thank you for the Money you gave me. |
26 |
Mba
Mba
No
|
Mba, a choghị m,
Mba, a chọrọ m
No, I don't want |
27
|
Gbahara m
Gbahalụ m
Pardon me(Excuse me |
Biko, gbahara m
Biko, gbahalụ m
Please, pardon me(Excuse me) |
Comments powered by CComment