Log in   \/  
x
x
Register   \/  
x

 

 

 

English Daily Interactions/

 

Activities

Daily Greetings/

Activities

 

61

 

He wants to speak to you

 

 

Ọchọrọ ikwuru gị

{audio}am61aka.mp3{/audio}

 Ọcholụ igwa gị okwu

{audio}am61akd.mp3{/audio}

 

 

62

My dear sweat heart, wife

 

Ezigbo nwunye m huru n'anya

{audio}am62aka.mp3{/audio}

 Ezigbo nwunye m fulụ n'anya

{audio}am62akd.mp3{/audio}

 

 

63

 

 

My dear honey

 

  

 

My dear husband

 

Ezigbo mmanụ aụ m

{audio}am63aka.mp3{/audio}

 Ezigbo mmau au m

 

 Ezigbo di m ọma

{audio}am63akc.mp3{/audio}

 

 

64

Where are you?

 

Ebee ka i nọọ?

{audio}am64aka.mp3{/audio}

 Ebee ka ị nọọ?

 

 

 

65

I am close to the house.

 

But the road is jammed.

 

A nọọ m nso n'ụlo.

Kama ụzọ tachiri atachị

{audio}am65ka.mp3{/audio}

 A nọọ m nso n'ụnọ. Kama

ụzọ agala aga ma nchaa

{audio}am65akd.mp3{/audio}

 

 

66

My darling husband, please take it easy

 

 

Ezigbo di m, jiri nọ nwayọ

{audio}am66aka.mp3{/audio}

 Ezigbo di m, jili nọ nwayọ

{audio}am66akd.mp3{/audio}

 

 

67

What about our children?

 

Kedu maka ụmụaka

anyị?

{audio}am67aka.mp3{/audio}

 

Kedu maka ụmụ

aka anyị?

 

 

 

 

68

Our children are fine

 

Ụmụ aka anyị nọọ

nke ọma

{audio}am68aka.mp3{/audio}

Ụmụ aka anyị nọọ

ọfụma

{audio}am68akb.mp3{/audio}

 

 

69

What are they doing?

 

 

Gịnị ka ha na-eme?

{audio}am69aka.mp3{/audio}

 Gịnị ka fa na-eme?

 

 

 

70

Nkechi is doing her home work

 

 

 Nkechi is studying her books

 

 

Nkechi na-eme

hom wọk ya

{audio}am70aka.mp3{/audio}

 Nkechi na-eme hom wọk

 

 Nkechi na-agụ

akwụkwọ

{audio}am70akc.mp3{/audio}

 

 

71

 

Emeka, is playing ball oustside

 

 

 

 

Emeka na-agba

bọlụ n'ezi

{audio}am71aka.mp3{/audio}

 

Emeka na-agba

bọlụ n'ilo

 

 

 72

Playing what?

 

 

 

Agba gini?

{audio}am72aka.mp3{/audio}

Agba gini?

 

 

 73

Tell Emeka, he is in

 

trouble with me

 

 

 

 

 

Gwaa, Emeka na ọnọ na nsugbu

{audio}am73aka.mp3{/audio}

 

 

74

 

Emeka, get inside now!

 

 

 

 

Emeka, bata n'ụlọ

ugbua!

{audio}am74aka.mp3{/audio}

 

Emeta bata n'ụnọ kita kita!

{audio}am74akd.mp3{/audio}

 

 75

 

Emeka storms inside

 

the house and straight to the fridge

 

 

Emeka amabata

n'ulo. 

Gaa na firiji

 

76

Emeka, what are you looking for?

 

 

Emeka, gịnị ka ina achọ?

{audio}am76aka.mp3{/audio}

 

 Emeka, gịnị ka ina achọ?

 

 

 

77

 

I am very hungry.

 

 

I am starving

 

 

Pounded Yam

 

 

Agụ na-agụsi m ike

{audio}am77aka.mp3{/audio}

 

A na m ada mba

{audio}am77akd.mp3{/audio}

 

Agụ na-agụ m rie nne

{audio}am77akc.mp3{/audio}

 

 

78

Take out your dirty hand from my fridge

 

 

Wepụ aka akwọrọ akwọ

na firiji m

{audio}am78aka.mp3{/audio}

 

Sepụ aka ana-akwụrọ akwọ

na firij mụ

{audio}am78akd.mp3{/audio}

 

 

79

Wait a while, we will eat together when your father gets home

 

 

Chere ka anyị na nna 

unu rie ihe ma-ọlọta

{audio}am79aka.mp3{/audio}

 

Chelu nwa obele, 

ka anyị na nna unu 

lie nni ma ọnata

{audio}am79akd.mp3{/audio}

 

 

80

I cooked a very delicious soup

 

Esiri m ezigbo 

ofe dị ụtọ

{audio}am80aka.mp3{/audio}

 

Esili m ezigbote 

ofe dị ụsọ

{audio}am80akd.mp3{/audio}

 

 

81

 

I prepared pounded 

 

yam as well

 

Eme kwara m nri ji                                     

{audio}am81aka.mp3{/audio}

 

Eme kwara nni ji                                   

{audio}am81akd.mp3{/audio}

 

 

82

We ate foofoo with soup yesterday

 

 

Anyi ji ofe rie 

foofoo ụnyahụ

{audio}am82aka.mp3{/audio}

 

Anyi ji ofe lie foofoo 

echi gara aga

{audio}am82aka1.mp3{/audio}

 

 

83

 

No, our mother cooked rice yesterday

 

(Amaka emerges and speaks)

 

Ọdighị, Nne anyị siri

osekapa ụnyahụ

{audio}am83aka.mp3{/audio}

 

Mba nụ. Nne anyị siri 

osekapa echi gara aga

{audio}am83akd.mp3{/audio}

 

 

84

 

I ate rice last night

 

 

 

You (Emeka) ate pizza last night

 

Eriri m osekapa na 

abali ụnyahụ

{audio}am84aka.mp3{/audio}

 

Gi bụ Emeka tara piza 

echi gara aga

{audio}am84akd.mp3{/audio}

 

 

 

 

85

My darling husband welcome

 

Daddy, welcome back

 

 

Ezigbo di m ilọ                                             

{audio}am85aka.mp3{/audio}

 

Nna anyi nọọ

{audio}am85akb.mp3{/audio}

 

 

86

 

 

Let us eat diner immediately

 

Ngwanu, ka anyị 

rie nri abalị

{audio}am86aka.mp3{/audio}

 

Ngwanụ, ka anyị 

lie nni abanị

{auduo}am86akd.mp3{/audio}

 

 

87

Mom, thanks for the delicious meal

 

 

Nne, imeka maka 

nri ụtọ isiri

{audio}am87aka.mp3{/audio}

 

Nne, dalụ maka  ọmalicha

nni isili

{audio}am87akd.mp3{/audio}

 

 

88

Mommy and Daddy, good night

 

 

Nne na nna 

ezigbo abalị

{audio}am88aka.mp3{/audio}

 

Nne na Nna, 

abani ọma

{audio}am88akd.mp3{/audio}

 

 

89

 

Remember to brush your teeth

 

 

Remember to 

take your nightly 

 

shower

 

Chetakwa nụ isa

eze unu

{audio}am89ak.mp3{/audio}

 

Chetakwa nụ isa 

arụ uchichi

{audio}am89kd.mp3{/audio}

 

 

90

 

Come let us have 

 

our nightly prayer

 

Bịa nụ ka anyị kpe

ekpere abalị

{audio}am90aka.mp3{/audio}

 

Bia nụ ka anyị kpe 

ekpele abanị

{audio}am90akd.mp3{/audio}

 

 

91 

May God continue

 

to bless this family

 

 

 

Ka Chineke nonyere ezi n'ụlọ anyị 

{audio}am91aka.mp3{/audio}

 

Ka Chineke gozie ezi n'unọ anyị

{audio}am91akd.mp3{/audio}

 

 

92

Have a a sound sleep

 

Rarụ nọ nke ọma

{audio}am92aka.mp3{/audio}

 

Naba nụ ọfụma

{audio}am92akd.mp3{/audio}

 

 

93

GOOD NIGHT EVERY ONE

 

Ka chi bọọ nụ

{audio}am93aka.mp3{/audio}

 

Ka chị foo nụ

{audio}am93akd.mp3{/audio}

 

 

Comments powered by CComment

Copyright   All Rights Reserved, 2011-2020. Mother Tongue Academy. We can be  reached  by Phone at (516) 643-1545  or by our Website Contact  E-mail

Web Analytics