Log in   \/  
x
x
Register   \/  
x

 

 

English Daily Interactions/Activities

Igbo Daily

Greetings/

Activities

 

31

Father, please give me money(Singular)

 

 Nna, biko nye m ego

{audio}am32ak.mp3{/audio}

 

 

 

32

 Father, please give us money(plural).

 

 

Nna m, biko nye

anyị ego.

{audio}am29.mp3{/audio}

 

 

33

Mother, please give me money(Singular)

 

Nne, biko nye  m ego.

{audio}am33ak.mp3{/audio}

 

 

34

 

Mother, please give us money

 

 

 

Nne, biko nye anyị ego.

{audio}am34ak.mp3{/audio}

 

 

35

Wait for me to drive

you to school

 

Chere nu ka m buga

unu na ulo akwụkwọ

{audio}am30.mp3{/audio}

 

 

36

Wait for me to take

you to school

 

 

Chere ka m buga

gi na ulo akwụkwọ

{audio}am36ak.mp3{/audio}

 (gi= singular)

(unu = plural) 

 

37

Please wake up from sleep

 

 

Biko teta n'ụra

{audio}am37ak.mp3{/audio}

 

38

My sister, are you

ready for school?

 

  

 

My sisters, are

you ready for

school?

 

 

Nwa nnem nwanyi,

ijikerele (ejikego)

ulo akwukwo?

{audio}am38aka.mp3{/audio}

Umu nnem nwanyi, unu

ejikelere (ejikego)

ulo akwukwo?

{audio}am38akb.mp3{/audio}

 

 

39

My brother, are

you ready for school?

 

My brothers,are

you ready for school?

Nwa nnem nwoke,

ijikerele (ejikego)

ulo akwukwo?

{audio}am39aka.mp3{/audio}

 

 

Umu nnem nwoke,

unu ejikelere

(ejikego) ulo

akwukwo?

{audio}am39akb.mp3{/audio}

 

40

Are you all back

from school?

(two or more people)

 

 

Unu alọtala ụlọ

akwukwọ?

{audio}am40aka.mp3{/audio}

 

 

41

Are you back

from school?

(One Person)

 

 

 

Ilotata ulo akwukwo?                                 

{audio}am41akb.mp3{/audio}

 

42

Where do you

want to go?

(singular)

 

 

Kedu ebe ịcọrọ iga?

{audio}am42aka.mp3{/audio}

 

43

Where do you

want to go?(Plural)

 

 

Kedi ebe unu

chọrọ ịga?

{audio}am43aka.mp3{/audio}

 

44

I want to go to ọrụ

 

 

A chọrọ m iga ọrụ

{audio}am44aka.mp3{/audio}

 

45

I want to go to the

market

 

I want to go to the

Store

 

A chọrọ m iga ahịa

{audio}am45aka.mp3{/audio}

 

A chọrọ m iga na stọ

{audio}am45akb.mp3{/audio}

 

 

46

 

Come and escort

me to the market

 

Bia duga m ahịa

{audio}am46ak.mp3{/audio}

 

Bịa deju m afịa

{audio}am46akb.mp3{/audio}

 

 

47

What are you going

to buy from the

market?

 

Gịnị ka ina-aga

ịzụ n'ahia?

{audio}am47aka.mp3{/audio}

 

Gịnị ka ina-eje

igo n'afịa

{audio}am47akb.mp3{/audio}

 

 

48

What are you

going to buy

from the market?

 

A na m aga-izu

ihe eji esi nri

{audio}am48aka.mp3{/audio}

 

A na m eje-igo ife

eji esi nni

{audio}am48akb.mp3{/audio}

 

 

 

49

Good bye

 

Jee nke ọma

{audio}am49aka.mp3{/audio}

 

Jee ọfụma

{audio}am49akb.mp3{/audio}

 

 

 

50

 

I am preparing

afternoon meal

 

A na m esi nri ehihe

{audio}am50aka.mp3{/audio}

 

A na m esi nni efife

{audio}am50akb.mp3{/audio}

 

 

51

 

Good after mommy

 

 

Nne m, ezigbo ehihe

{audio}am51aka.mp3{/audio}

 

Nne m, efife ọma

{audio}am51akb.mp3{/audio}

 

 

52

Thanks, my great

children

 

Ndewo, ezigbo ụmụ

{audio}am52aka.mp3{/audio}

 

Dalụ, ezigbo ụmụ m

{audio}am52akb.mp3{/audio}

 

 

53

 

Have you come

back from school?

 

Ụnụ ọlatala akwụkwọ?

{audio}am53aka.mp3{/audio}

 

Ụnu ọnatago akwụkwọ?

{audio}am53akb.mp3{/audio}

 

 

54

Welcome back

 

Unu alọ

{audio}am54aka.mp3{/audio}

 

Nọọ nụ

{audio}am54akb.mp3{/audio}

 

 

55

 

Monny, where is our

father?

 

Nne, ebe  ka nna

anyị nọọ?

{audio}am55aka.mp3{/audio}

 

Nne ebe ka nna

anyị nọọ?

{audio}am55aka.mp3{/audio}

 

 

56

Your father went

to work

 

Nna unu gara ọrụ

{audio}am56aka.mp3{/audio}

 

Nna unu jere ọlụ

{audio}am56akb.mp3{/audio}

 

 

 

57

 

Telephone rings

 

Telefonu na-akụ 

{audio}sound1a.mp3{/audio}

 

58

Who is calling?

 

Onye na-akpọ?

{audio}am58aka.mp3{/audio}

 Onye na-akpọ?

 

 

59

 

It is our daddy on

the phone

 

Ọ bụ nna anyị na-akpọ

{audio}am59aka.mp3{/audio}

 Ọbụ nna anyị na-akpọ

 

 

 

60

 

What does he want?

 

Gịnị ka ọ chọrọ?

{audio}am60akd.mp3{/audio}

 

Gịnị ka ọ chọrọ?

 

 

 

Comments powered by CComment

Copyright   All Rights Reserved, 2011-2020. Mother Tongue Academy. We can be  reached  by Phone at (516) 643-1545  or by our Website Contact  E-mail

Web Analytics